Read the Bible

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Acts Chapter 2

Featured verse

Mgbe ụbọchị Pentikọọsụ ruru, ha niile zukọtara nʼotu ebe. 행 2:1

Next

Passage navigation

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · Acts Chapter 2

Old Testament

Search

Search Bible Text

Original word search Strong · lemma · meaning

Version scope

Passage scope

Settings

View options

Site language

Site UI labels such as menus, buttons, and help text are shown in the selected language.

Theme

Site design

Changes the overall site layout and feel. Reader design only changes the Bible text area style.

Reader design

Detailed settings

The default scripture.how color style.

The selected style is saved in this browser. Sign in to save it on the server.

Top background

Bible scene uses generated hero images for this chapter. If no image exists yet, the reader falls back to the default background.

Hero transition

Verse buttons

On desktop, selection mode shows resource, multi-Bible, and comment buttons on hover. On mobile, they appear after selecting a verse.

Font size

Font

Original words

Right button shows aligned words as lexicon cards. Below verse shows all original-language tokens inline.

Open original word search

Original word search

All verses where this original word appears

Loading...

Loading...

Verse Resources

View original-language data, cross references, commentaries, Bible notes, and discussions in one place.

Press the original-language button to load this data.

Select a word.

Multi-Bible

Compare the current verse with your Multi-Bible settings.

Press the Multi-Bible button on a verse to load this view.

Cross references

Related Bible passages for this verse

Loading...

Related passage

Parallel passage text

Loading...

Original words

Original-language words in this verse

Loading...

Select a word.

Image

Bible note guide

Review the color meanings, columns, concept dictionary, and formatting terms prepared by the current Bible note author.

About version

Acts reading stats

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

This book (Acts)

Total chapters
28 chapters
Total verses
1,007 verses
Current chapter
2 / 28 chapters
Verses in this chapter
47 verses
Chapter progress7.1%
Verse progress through this chapter7.2%

Entire Bible (from Genesis)

Current chapter
1,020 / 1,189 chapters
Total verses
31,103 verses
Overall chapter progress85.8%
Overall verse progress through this chapter86.8%

Bible note guide

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Holy Spirit Comes at Pentecost

1
Mgbe ụbọchị Pentikọọsụ ruru, ha niile zukọtara nʼotu ebe. 카드
원어 14개 불러오는 중...
2
Na mberede, ụzụ yiri nke oke ifufe dị ike sitere nʼeluigwe bịa jupụta nʼụlọ ahụ ha nọ. 카드
원어 19개 불러오는 중...
3
Ha hụrụ ihe dịka ire ọkụ ka o kewara nọkwasị nʼisi ha nʼotu nʼotu. 카드
원어 13개 불러오는 중...
4
Ha niile jupụtara na Mmụọ Nsọ, malite ịsụ asụsụ dị iche iche dịka Mmụọ Nsọ nyere ha ike. 카드
원어 16개 불러오는 중...
5
Nʼoge ahụ, ọtụtụ ndị Juu ji obi ọcha na-efe Chineke nọ na Jerusalem. Ndị si na mba dị iche iche nʼokpuru eluigwe. 카드
원어 15개 불러오는 중...
6
Igwe mmadụ gbakọtara nʼọnọdụ mgbagwoju anya mgbe ha nụrụ ụzụ ahụ, nʼihi na ha nụrụ ka ha na-asụ asụsụ nke onye ọbụla nʼime ha na-aghọta, nʼasụsụ obodo ha dị iche iche. 카드
원어 19개 불러오는 중...
7
Nʼoke iju anya, ha kwurịtara nʼonwe ha, “Ndị a niile na-ekwu okwu ha abụghị ndị Galili? 카드
원어 16개 불러오는 중...
8
Gịnị mere onye ọbụla nʼime anyị ji na-anụ okwu ha na-ekwu nʼasụsụ ala anyị dị iche iche? 카드
원어 12개 불러오는 중...
9
Ndị Patia, na ndị Midia, na ndị Elam, ndị bikwa nʼime Mesopotamịa, ndị Judịa, na ndị Kapadosia, ndị Pọntọs, na ndị Eshịa, 카드
원어 18개 불러오는 중...
10
ndị Frigia, na ndị Pamfilia, na ndị Ijipt, na ndị akụkụ Libiya nke dị Sirini nso, na ndị ọbịa si na Rom bịa 카드
원어 17개 불러오는 중...
11
(ndị Juu na ndị kwere nʼokpukpe ndị Juu). Ndị Kriit na ndị Arab; anyị na-anụ okwu ha na-ekwu nʼasụsụ anyị dị iche iche banyere ọrụ ebube Chineke.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
12
O juru ha anya, gbaakwa ha gharịị. Ha sịrịtara onwe ha, “Gịnị ka nke a bụ?” 카드
원어 14개 불러오는 중...
13
Ma ụfọdụ ndị ọzọ na-akwa ha emo na-asị, “Ndị a bụ ndị mmanya na-egbu.” 카드
원어 8개 불러오는 중...

Peter Addresses the Crowd

14
Pita guzoro, ya na ndị ozi iri na otu ahụ welie olu gwa ọgbakọ ahụ okwu, “Ndị Juu na unu ndị bi na Jerusalem, matanụ nke a, geekwanụ ntị na ihe m na-ekwu. 카드
원어 30개 불러오는 중...
15
Ọ bụghị mmanya na-egbu ndị a dị ka unu chere. Lee, ọ bụ naanị elekere itoolu nke ụtụtụ na-akụ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
16
Mba, nke a bụ mmezu ihe Juel onye amụma kwuru, 카드
원어 9개 불러오는 중...
17
“ ‘Chineke sịrị, nʼoge ikpeazụ, 카드
원어 38개 불러오는 중...
18
Ọ bụladị ndị ohu m, nwoke ha na nwanyị nʼime ha, 카드
원어 22개 불러오는 중...
19
Aga m egosi ihe ịtụnanya na mbara eluigwe, 카드
원어 19개 불러오는 중...
20
Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị, 카드
원어 20개 불러오는 중...
21
Ọ ga-erukwa, na onye ọbụla nke na-akpọku 카드
원어 10개 불러오는 중...
22
“Ndị Izrel, geenụ ntị nʼokwu a, Jisọs onye Nazaret bụ nwoke Chineke gosiri unu, site nʼọrụ dị ike, nʼọrụ ebube nakwa ihe ịrịbama niile nke Chineke rụrụ nʼetiti unu site nʼaka ya, dịka unu ji anya unu hụ. 카드
원어 34개 불러오는 중...
23
Onye a ka e weere nyefee unu nʼaka site na nzube nke Chineke buru ụzọ tụọ atụmatụ ya, na dịka o siri mara na mbụ, ọ bụ ya ka unu gburu ma kpọgidekwa nʼobe site nʼaka ndị na-amaghị iwu. 카드
원어 15개 불러오는 중...
24
Ma Chineke emela ka o site nʼọnwụ bilie mgbe ọ tọpụchara ihe mgbu nke ọnwụ, nʼihi na ọnwụ enweghị ike ijide ya. 카드
원어 17개 불러오는 중...
25
Devid kwuru banyere ya, 카드
원어 20개 불러오는 중...
26
Ya mere, ọṅụ jupụtara m obi, ire m na-aṅụrịkwa ọṅụ; 카드
원어 20개 불러오는 중...
27
nʼihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụobi m nʼala mmụọ, 카드
원어 15개 불러오는 중...
28
I mere ka m mara ụzọ nke ndụ; 카드
원어 11개 불러오는 중...
29
“Ụmụnna m, eji m nkwuwa okwu na-agwa unu banyere nna nna anyị Devid, bụ onye nwụrụ anwụ e lie ya. Ili ya dịkwa nʼetiti anyị taa. 카드
원어 28개 불러오는 중...
30
Ma ọ bụ onye amụma marakwa na Chineke jiri ịṅụ iyi kwee ya nkwa na otu nʼime ụmụ ya ga-anọkwasị nʼocheeze ya. 카드
원어 27개 불러오는 중...
31
Ebe o buuru ụzọ hụ ihe ga-eme nʼoge dị nʼihu, o kwuru banyere mbilite nʼọnwụ nke Kraịst, mgbe ọ sịrị, a hapụghị ya nʼala mmụọ; anụ ahụ ya ahụghịkwa ire ure. 카드
원어 21개 불러오는 중...
32
Ọ bụ Jisọs a ka Chineke mere ka ọ dị ndụ ọzọ. Anyị niile bụkwa ndị akaebe banyere ya. 카드
원어 11개 불러오는 중...
33
Ebe ọ bụ na e buliela ya elu nʼaka nri Chineke. Ọ natala Mmụọ Nsọ dịka Nna ya kwere na nkwa. Ihe a unu na-ahụ na nke unu na-anụ bụ onyinye ya ọ wụkwasịrị anyị. 카드
원어 26개 불러오는 중...
34
Ọ dịghị oge Devid jiri rigoro nʼeluigwe, ma ya onwe ya sịrị, 카드
원어 20개 불러오는 중...
35
ruo mgbe m ga-eme ndị iro gị 카드
원어 10개 불러오는 중...
36
“Ya mere, ana m eme ka ezinaụlọ Izrel niile mara nke ọma, na Chineke emeela Jisọs a onye unu kpọgidere nʼobe ka ọ bụrụ Onyenwe anyị na Kraịst.” 카드
원어 21개 불러오는 중...

Three Thousand Repent and Are Baptized

37
Mgbe ha nụrụ ihe ndị a, akọnuche ha mara ha ikpe. Ha sịrị Pita na ndị ozi ndị ọzọ, “Ụmụnna, gịnị ka anyị ga-eme?” 카드
원어 18개 불러오는 중...
38
Ma Pita sịrị ha, “Chegharịanụ unu niile. Ka e mekwa unu baptizim nʼaha Jisọs Kraịst, maka mgbaghara mmehie unu. Unu ga-anatakwa onyinye nke Mmụọ Nsọ. 카드
원어 27개 불러오는 중...
39
Nkwa a dịrị unu na ụmụ ụmụ unu na mmadụ niile nọ nʼebe dị anya, dịkwara ndị niile Onyenwe anyị Chineke ga-akpọ ka ha bịakwute ya.” 카드
원어 21개 불러오는 중...
40
O jiri ọtụtụ okwu ndị ọzọ gbaa ama, ma dụọkwa ha ọdụ sị, “Sitenụ nʼetiti ọgbọ a jọrọ njọ zọpụta onwe unu.” 카드
원어 16개 불러오는 중...
41
E mere ndị nabatara okwu ya baptizim, ha dị ihe ruru puku mmadụ atọ, a gụnyere nʼọnụọgụgụ ha. 카드
원어 18개 불러오는 중...

The Fellowship of the First Believers

42
Ha nyefere onwe ha nʼozizi nke ndị ozi, ya na ife ofufe na ịnyawa achịcha nakwa ikpe ekpere. 카드
원어 18개 불러오는 중...
43
Onye ọbụla nʼime ha jupụtara na egwu, nʼihi na ndị ozi na-arụ ọtụtụ ọrụ ebube, na ihe ịrịbama dị iche iche. 카드
원어 14개 불러오는 중...
44
Ndị niile kwere ekwe nọkọtara ọnụ, nwekọkwaa ihe niile ọnụ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
45
Ha rere ihe ha nwere na nke ha kpatara, kenye onye ọbụla dịka mkpa ya siri dị. 카드
원어 16개 불러오는 중...
46
Ha gara nʼihu na-ezukọta nʼụlọnsọ ukwu ikpe ekpere kwa ụbọchị. Ha na-erikọkwa nri nʼụlọ ha, nʼobi ọṅụ na ekele. 카드
원어 20개 불러오는 중...
47
Dịka ha gara nʼihu na-eto Chineke, ha nwetara ihuọma nʼaka ndị mmadụ. Onyenwe anyị na-atụkwasịkwara ha ndị a na-azọpụta kwa ụbọchị. 카드
원어 21개 불러오는 중...
Commentaries Acts Chapter 2
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) Public domain (PD) Source

Chapter and book-level commentary

Commentary connected to book overviews, chapter introductions, or chapter ranges rather than a specific verse.

Chapter intro

메시아에 대한 약속그 약속들 가운데 가장 나중의 것까지도과 그분이...

Verse and range commentary

Commentary directly connected to a specific verse or verse range in the current chapter.

1-4 The Day of Pentecost

Open the commentary title to load the content.

5-13 The Day of Pentecost

Open the commentary title to load the content.

14-36 Peter's Sermon at Jerusalem

Open the commentary title to load the content.

37-41 Peter's Sermon at Jerusalem

Open the commentary title to load the content.

42-47 The Fellowship of the Disciples

Open the commentary title to load the content.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) Public domain (PD) Source

Verse and range commentary

Commentary directly connected to a specific verse or verse range in the current chapter.

1 Ac 2:1-13.

Open the commentary title to load the content.

2 2. 홀연히 하늘로부터 급하고 강한 바람 같은 소리가 있어 등

Open the commentary title to load the content.

3 3. 불의 혀처럼 갈라지는 것들 등

Open the commentary title to load the content.

4 4. 그들이 다른 방언으로 말하기를 시작하니 등

Open the commentary title to load the content.

5 5-11. 그 때에 경건한 유대인들이 천하 각국으로부터 와서 예루살렘...

Open the commentary title to load the content.

9 9-11. 바대인과 등

Open the commentary title to load the content.

14 Ac 2:14-36.

Open the commentary title to load the content.

15 15. 이 사람들이 취한 것이 아니라

Open the commentary title to load the content.

17 17. 말세에

Open the commentary title to load the content.

19 19. 내가 기사와 표적을 보이리니 등

Open the commentary title to load the content.

21 21. 누구든지 주의 이름을 부르는 자는 구원을 받으리라

Open the commentary title to load the content.

22 22-28. 하나님께 인정받은 사람

Open the commentary title to load the content.

23 23. 정하신 뜻과 미리 아심

Open the commentary title to load the content.

24 24. 사망이 그를 붙들어 둘 수 없었음이라

Open the commentary title to load the content.

27 27. 내 영혼을 음부에 버리지 아니하시며

Open the commentary title to load the content.

28 28. 주께서 생명의 길을 내게 보이셨으니

Open the commentary title to load the content.

29 29-36. 다윗은 죽어 장사되어 등

Open the commentary title to load the content.

36 36. 그런즉

Open the commentary title to load the content.

37 37-40. 마음에 찔려

Open the commentary title to load the content.

38 38. 회개하라

Open the commentary title to load the content.

39 39. 이 약속은

Open the commentary title to load the content.

40 40. 또 여러 말로 확증하며 권하여

Open the commentary title to load the content.

41 Ac 2:41-47.

Open the commentary title to load the content.

42 42. 계속 힘쓰니라

Open the commentary title to load the content.

43 43. 사람마다 두려워하는데

Open the commentary title to load the content.

44 44. 믿는 사람이 다 함께 있어 모든 물건을 서로 통용하고

Open the commentary title to load the content.

46 46. 날마다 성전에

Open the commentary title to load the content.

47 47. 하나님을 찬미하며

Open the commentary title to load the content.

Original commentaries are public-domain works whose copyright term has expired. Korean translations, editorial work, and structured content provided by scripture.how have separate usage terms.

주석

선택한 구절의 주석서 내용