聖書を読む

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 列王記上 13章

代表聖句

Otu onye nke Chineke si Juda bịa Betel, site nʼokwu nke Onyenwe anyị oge Jeroboam guzo nʼebe ịchụ aja ka ọ chụọ aja. 왕상 13:1

次へ

本文移動

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 列王記上 13章

旧約

検索

本文検索

原語検索 Strong · lemma · 意味

版の範囲

本文範囲

設定

表示オプション

サイト言語

メニュー、ボタン、案内文などのサイトUI文言を選択した言語で表示します。

画面テーマ

サイトデザイン

サイト全体のレイアウトと雰囲気を切り替えます。読書画面デザインは本文エリア内のスタイルだけを変更します。

読書画面デザイン

詳細設定

現在の scripture.how の標準配色です。

選択したスタイルはこのブラウザに保存されます。ログインするとサーバーにも保存できます。

上部背景

聖書場面は、この章に生成されたhero画像を使用します。画像がまだない場合は基本背景を表示します。

Hero切替

節ボタン表示

選択時表示は、PCでは節にマウスを重ねた時、モバイルでは節を選択した時に資料・マルチ・コメントボタンを表示します。

文字サイズ

フォント

原語表示

右ボタンは整列済みの語をカード(原語辞典)で表示し、節の下はすべての原語トークンをインライン表示します。

原語検索を開く

原語検索

この原語が現れるすべての節

読み込み中...

読み込み中...

節の資料

原語、引照、注解書、聖書ノート、コメントを一か所で確認します。

原語ボタンを押すと読み込みます。

単語を選択してください。

マルチ聖書

現在の節をマルチ聖書設定に従って比較します。

節のマルチ聖書ボタンを押すと読み込みます。

引照

この節に関連する聖書本文

読み込み中...

関連節

並行節本文

読み込み中...

原語辞典

節の原語単語

読み込み中...

単語を選択してください。

画像

聖書ノート案内

現在の聖書ノート作成者が一緒に読むために整理した色の意味、コラム、概念辞典、書式用語を確認できます。

訳本紹介

列王記上 読書統計

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

この書巻(列王記上)

総章数
22章
総節数
816節
現在の章
13 / 22章
この章の節数
34節
章の進行率59.1%
節の進行率(この章まで)61.4%

聖書全体(創世記から)

現在の章
304 / 1,189章
総節数
31,103節
全体の章進行率25.6%
全体の節進行率(この章まで)29.6%

聖書ノート案内

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Man of God's Prophecy Against the Altar at Bethel

1
Otu onye nke Chineke si Juda bịa Betel, site nʼokwu nke Onyenwe anyị oge Jeroboam guzo nʼebe ịchụ aja ka ọ chụọ aja. 카드
원어 15개 불러오는 중...
2
O tiri mkpu nʼoke olu megide ebe ịchụ aja ahụ dịka okwu Onyenwe anyị si dị, “Ebe ịchụ aja, ebe ịchụ aja! Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu: ‘A ga-amụ otu nwa nwoke nʼụlọ Devid, aha ya ga-abụ Josaya. Ọ ga-eji ndị nchụaja niile nke ebe dị elu, bụ ndị na-achụ aja nʼelu gị, chụọ aja nʼelu gị. A ga-esurekwa ọkpụkpụ ndị mmadụ ọkụ nʼelu gị.’ ” 카드
원어 29개 불러오는 중...
3
Nʼụbọchị ahụ, onye nke Chineke ahụ kwuru okwu banyere ihe ịrịbama ga-emezu. O kwuru sị, “Nke a bụ ihe ịrịbama Onyenwe anyị ji emesi okwu ya ike: Ebe ịchụ aja a ga-agbawa ụzọ abụọ. Ntụ dị nʼelu ya ga-awụsasị nʼala.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
4
Mgbe eze Jeroboam nụrụ ihe onye nke Chineke ahụ kwuru megide ebe ịchụ aja Betel, o setịpụrụ aka ya site nʼebe ịchụ aja ahụ sị, “Jidenụ nwoke a!” Ma aka ahụ ọ setịpụrụ tụgide nwoke ahụ kpọnwụrụ na o nwekwaghị ike iweghachi ya azụ ọzọ. 카드
원어 30개 불러오는 중...
5
Ọzọkwa, ebe ịchụ aja ahụ gbawara abụọ, ntụ dị nʼelu ya wụsịkwara nʼala dịka ihe ịrịbama nke onye amụma Chineke nyere, site nʼokwu Onyenwe anyị. 카드
원어 13개 불러오는 중...
6
Mgbe ahụ, eze sịrị onye nke Chineke ahụ, “Biko, rịọọ Onyenwe anyị Chineke gị, kpekwara m ekpere ka e nyeghachi m aka m.” Ya mere, onye nke Chineke ahụ rịọrọ Onyenwe anyị site nʼekpere, emekwara ka aka eze dịghachi dịkwa ka ọ dị na mbụ. 카드
원어 29개 불러오는 중...
7
Emesịa, eze gwara onye nke Chineke ahụ okwu sị, “Soro m gaa nʼụlọ m. Aga m enye gị ihe oriri, nyekwa gị onyinye.” 카드
원어 12개 불러오는 중...
8
Ma onye nke Chineke ahụ zara eze sị, “Ọ bụrụ na i nye m ọkara ihe niile i nwere, agaghị m eso gị baa nʼime ụlọ gị. Agaghị m erikwa nri gị maọbụ ṅụọ mmiri nʼebe a. 카드
원어 22개 불러오는 중...
9
Nʼihi na-enyere m iwu site nʼokwu Onyenwe anyị, sị, ‘Erila nri, aṅụkwala mmiri, esitekwala ụzọ i si gaa laghachi.’ ” 카드
원어 18개 불러오는 중...
10
Ya mere, o sitere nʼụzọ ọzọ lawa, nke na-abụghị ụzọ o si bịa Betel. 카드
원어 12개 불러오는 중...

Deceived by the Old Prophet and Killed by a Lion

11
Ma o nwere otu onye amụma bụ agadi bi na Betel. Onye ụmụ ya bịara kọọrọ ihe niile onye nke Chineke ahụ mere nʼụbọchị ahụ na Betel, ha kọkwaara nna ha ihe niile ọ gwara eze. 카드
원어 28개 불러오는 중...
12
Nna ha jụrụ ha, “Olee ụzọ ọ gara?” Ụmụ ya ndị ikom ziri ya ụzọ nke onye nke Chineke ahụ si Juda gara. 카드
원어 18개 불러오는 중...
13
Mgbe ahụ, ọ sịrị ụmụ ya ndị ikom, “Jikekwaranụ m ịnyịnya ibu m.” Ha jikekwaara ya ịnyịnya ibu, ọ nọkwasịrị nʼelu ya. 카드
원어 11개 불러오는 중...
14
Ọ gbasooro onye nke Chineke nʼazụ, ọ hụrụ ya ka ọ nọ ala nʼokpuru osisi ook, Ọ sịrị ya, “Ọ bụ gị bụ onye nke Chineke ahụ si Juda bịa?” 카드
원어 18개 불러오는 중...
15
Onye amụma ahụ sịrị ya, “Soro m ka anyị gaa nʼụlọ m, ka i rie nri.” 카드
원어 7개 불러오는 중...
16
Ma ọ sịrị, “Apụghị m iso gị laghachi azụ, maọbụ rie nri, ma ọ bụkwa ṅụọ mmiri ọbụla nʼebe a. 카드
원어 16개 불러오는 중...
17
Nʼihi na a gwara m site nʼokwu Onyenwe anyị sị, ‘Erikwala nri maọbụ ṅụọ mmiri nʼebe ahụ, maọbụ soro ụzọ ị si gaa lọtakwa.’ ” 카드
원어 19개 불러오는 중...
18
Ma onye nke ọzọ sịrị ya, “Mụ onwe m bụkwa onye amụma dịka gị, mmụọ ozi zikwara m ozi site nʼokwu Onyenwe anyị sị, ‘Kpọrọ ya ka o soro gị laghachi nʼụlọ gị, ka o rie nri, ṅụọkwa mmiri.’ ” (Ma ọ gwara ya okwu ụgha.) 카드
원어 22개 불러오는 중...
19
Ya mere, nwoke nke Chineke ahụ soro ya laghachi rie nri, ṅụọkwa mmiri. 카드
원어 7개 불러오는 중...
20
Ma mgbe ha abụọ nọdụ na-eri ihe na tebul, okwu Onyenwe anyị rutere onye amụma agadi ahụ ntị, bụ onye mere ka ọ lọghachi azụ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
21
Ọ kpọrọ onye nke Chineke ahụ si Juda bịa sị ya, “Otu a ka Onyenwe anyị na-ekwu, ‘Nʼihi na ị nupula isi nʼokwu ọnụ Onyenwe anyị, hapụ idebe iwu Onyenwe anyị Chineke gị nyere gị. 카드
원어 24개 불러오는 중...
22
Ị laghachikwara nʼebe a, rie nri, ṅụọkwa mmiri, bụ ebe ọ gwara gị sị gị, erila nri, aṅụkwala mmiri. Ya mere, agaghị eli ozu gị nʼala ili nna gị ha.’ ” 카드
원어 21개 불러오는 중...
23
Mgbe onye nke Chineke ahụ risiri nri, ṅụọkwa ihe ọṅụṅụ, ha kwadooro ya ịnyịnya ibu nke onye amụma ahụ kpọghachiri ya azụ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
24
Dịka ọ na-alaghachi, otu ọdụm zutere ya nʼụzọ, dọgbuo ya. Ma ọ hapụrụ ozu ya ka ọ tọgbọrọ nʼokporoụzọ, ma ịnyịnya ibu ya ma ọdụm ahụ dọgburu nwoke ahụ guzokwa nʼakụkụ ozu ya. 카드
원어 16개 불러오는 중...
25
Ndị mmadụ na-agafe hụrụ ozu ahụ ka ọ tọgbọrọ nʼụzọ, hụkwa ka ọdụm ahụ guzo nʼakụkụ ya. Ndị a gara kọọ akụkọ ihe ha hụrụ nʼụzọ nʼobodo ebe onye amụma agadi ahụ bi. 카드
원어 21개 불러오는 중...
26
Mgbe onye amụma ahụ mere ka ọ laghachi azụ nụrụ ihe mere, ọ sịrị, “Ọ bụ onye nke Chineke ahụ nupuru isi nʼokwu Onyenwe anyị. Onyenwe anyị enyefeela ya nʼaka ọdụm, nke dọgburu ma gbukwaa ya, dịka okwu Onyenwe anyị dọrọ ya aka na ntị.” 카드
원어 25개 불러오는 중...
27
Mgbe ahụ, ọ sịrị ụmụ ya ndị ikom, “Jikekwaranụ m ịnyịnya ibu.” Ha mere otu a. 카드
원어 9개 불러오는 중...
28
Ọ pụrụ gaa chọta ozu nwoke ahụ ka ọ tọgbọrọ nʼụzọ. Ịnyịnya ibu ya na ọdụm ahụ guzokwa nʼakụkụ ozu ahụ. Ọdụm erighị anụ nwoke ahụ, ọ dọgbukwaghị ịnyịnya ibu ahụ. 카드
원어 20개 불러오는 중...
29
Onye amụma agadi ahụ buliri ozu onye nke Chineke ahụ dọkwasị ya nʼelu ịnyịnya ibu ya, buru ya bughachi ya nʼobodo, nʼihi iruru ya ụjụ, nakwa ili ya. 카드
원어 17개 불러오는 중...
30
O liri ozu onye nke Chineke ahụ nʼili nke aka ya. Mgbe o liri ya, ọ kwara akwa sị, “Ewoo nwanna m!” 카드
원어 8개 불러오는 중...
31
Mgbe o lisiri ya, ọ gwara ụmụ ya ndị ikom sị, “Mgbe m nwụrụ, lienụ m nʼotu ili a e liri onye nke Chineke; doonụ ọkpụkpụ m ka ọ dịrị nʼakụkụ ọkpụkpụ ya. 카드
원어 22개 불러오는 중...
32
Nʼihi na ozi ahụ niile o ziri site nʼokwu Onyenwe anyị megide ebe ịchụ aja dị na Betel, na megidekwa ebe ụlọ arụsị niile dị nʼebe dị elu nʼobodo Sameria aghaghị imezu.” 카드
원어 20개 불러오는 중...

Jeroboam Does Not Turn from His Sin

33
Nʼagbanyeghị ihe ndị a niile, Jeroboam esiteghị nʼụzọ ọjọọ ya tụgharịa. Kama ọ gara nʼihu họpụta ndị nchụaja maka ebe niile dị elu site nʼetiti ndị mmadụ efu. Onye ọbụla chọrọ ị bụ onye nchụaja ka o doro nsọ maka ije ozi nʼebe niile dị elu. 카드
원어 21개 불러오는 중...
34
Nke a bụ mmehie ezinaụlọ Jeroboam. Ọ bụ ya mere alaeze Jeroboam ji daa, meekwa ka e kpochapụ ya nʼelu ụwa. 카드
원어 11개 불러오는 중...
注解書 1 Kings 13章
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) パブリックドメイン (PD) 出典

章・書巻単位の注解

書巻概要、章の序論、複数章範囲など、特定の節ではない単位に接続された注解です。

章の序論

앞 장의 끝에서 우리는 여로보암이 벧엘에 있는 그의 제단에 참석하...

節・節範囲の注解

現在の章の特定の節、または節範囲に直接接続された注解です。

1-10 A Prophet Sent to Jeroboam; the Withering of Jeroboam's Hand (974 BC)

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

11-22 The Prophet Deceived (974 BC)

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

23-34 The Deceived Prophet Slain (974 BC)

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) パブリックドメイン (PD) 出典

節・節範囲の注解

現在の章の特定の節、または節範囲に直接接続された注解です。

1 1Ki 13:1-22.

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

2 2-9. 그가 제단을 향하여 외쳐

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

11 11. 벧엘에 한 늙은 선지자가 살고 있었더라

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

18 18. 천사가 여호와의 말씀으로 내게 말하여

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

21 21. 그가 유다에서 온 하나님의 사람에게 외쳐

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

23 1Ki 13:23-32.

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

24 24. 길에서 사자가 그를 만나 죽이매

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

31 31. 나를 하나님의 사람의 묘실에 장사하라

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

Adam Clarke's Commentary and Critical Notes on the Bible · Adam Clarke (1831) パブリックドメイン (PD) 出典

章・書巻単位の注解

書巻概要、章の序論、複数章範囲など、特定の節ではない単位に接続された注解です。

章の序論

Introduction

節・節範囲の注解

現在の章の特定の節、または節範囲に直接接続された注解です。

1 Verse 1

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

2 Verse 2

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

3 Verse 3

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

4 Verse 4

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

5 Verse 5

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

6 Verse 6

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

7 Verse 7

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

9 Verse 9

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

11 Verse 11

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

14 Verse 14

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

18 Verse 18

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

19 Verse 19

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

20 Verse 20

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

21 Verse 21

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

22 Verse 22

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

24 Verse 24

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

28 Verse 28

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

30 Verse 30

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

31 Verse 31

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

32 Verse 32

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

33 Verse 33

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

34 Verse 34

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

原文注解書は著作権保護期間が満了したパブリックドメイン著作です。scripture.how が提供する韓国語翻訳・編集・構造化コンテンツには別の利用条件が適用されます。

주석

선택한 구절의 주석서 내용