성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 에스겔 23장

대표 구절

Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m, 겔 23:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 에스겔 23장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

성경노트 보기

댓글/주석서 표시

오른쪽 보조 패널은 단일 성경 보기와 넓은 화면에서만 표시되고, 모바일과 다단 성경에서는 통합 팝업을 사용합니다.

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

요한복음을 읽기 전에 함께 확인할 안내입니다.

역본 소개

에스겔 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (에스겔)

전체 장수
48장
전체 절수
1,273절
현재 장
23 / 48장
이 장 절수
49절
장 진행율47.9%
절 진행율 (이 장까지)46.5%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
825 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율69.4%
전체 절 진행율 (이 장까지)67.7%

성경 전체 요약

관리자 작성 주석

다른 공관복음과는 다른 관점의 복음서입니다.

성경노트 안내

관리자 작성 주석의 필독 정보입니다.

색상 의미 전체 그림

하나님/선

하나님, 성령의 가르침, 진리, 생명, 빛, 율법(계명), 좁은 길, 하나님 나라, 영생 등

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

사탄, 더러운 영들의 가르침, 거짓, 사망, 어둠, 불법, 넓은 길, 어둠의 권세, 멸망

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

그리스도인, 순종하는 자들, 하나님의 백성, 알곡, 제자, 의인, 빛의 자녀, 진리를 따르는 자들, 생명의 길을 걷는 자들, 선한 양심 등

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

파란색 관점도 가능, 녹색 관점도 가능, 해석 관점 병존, 선한 방향의 연약함, 세상성이나 육신성의 모습, 문맥상 양면 해석

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

악인, 불순종하는 자들, 세상의 백성, 가라지, 미혹된 자들, 어둠에 속한 자들, 육신을 따르는 자들, 거짓을 따르는 자들, 넓은 길을 걷는 자들, 악한 양심 등

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

중립

지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 배경 정보, 상황 설명, 기록적 표현, 문맥 연결 요소, 선악 의미를 직접 부여하지 않는 인물/민족 표현 등

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

성경노트 선택

본문에 적용할 성경노트를 선택하고 내 성경노트로 이동합니다.

현재 사용 중

관리자 작성 주석

공개 성경노트

다른 성경노트 선택

질문과 답변은 현재 선택된 성경노트 제작자 기준으로 관리됩니다.

내 성경노트

회원은 하나의 개인 성경노트를 만들고, 장별 초안/발행 상태로 관리할 수 있습니다.

로그인 후 생성

성경노트 사용법

읽기 기준이 되는 성경노트는 한 번에 하나만 선택합니다.

질문과 답변은 현재 선택된 성경노트 기준으로 관리됩니다.

공개 성경노트는 제작자가 공개 범위와 답변을 관리합니다.

The Two Adulterous Sisters, Oholah and Oholibah

1
Okwu nke Onyenwe anyị ruru m ntị, sị m, 카드
원어 5개 불러오는 중...
2
“Nwa nke mmadụ, ọ dị ndị inyom abụọ nke otu nne mụrụ. 카드
원어 8개 불러오는 중...
3
Ha ghọrọ ndị akwụna nʼala Ijipt site na mgbe ha bụ agbọghọ. Nʼala ahụ, a bịagidere ara ha aka, pịakwa ọnụ ara agbọghọ ha aka nʼọnọdụ igwuri egwu. 카드
원어 11개 불러오는 중...
4
Aha nke okenye bụ Ohola. Aha nwanne ya nwanyị bụ Oholiba. Ha bụrịị nkem, ha mụtakwara m ụmụ ndị nwoke na ndị nwanyị. Ohola bụ Sameria, Oholiba bụkwa Jerusalem. 카드
원어 15개 불러오는 중...
5
“Ohola na-agba akwụna mgbe ọ ka bụ nkem. O nwere agụụ ịkwa iko nʼebe ndị niile ọ hụrụ nʼanya nọ, bụ ndị dike nʼagha nke ndị Asịrịa, 카드
원어 9개 불러오는 중...
6
ndị yi uwe anụnụ, ndịisi ọchịchị na ndị ọchịagha, ha niile bụ ụmụ okorobịa mara mma nʼile anya, na ndịisi agha, ndị ikom na-amakwasị nʼelu ịnyịnya. 카드
원어 10개 불러오는 중...
7
O weere onwe ya nyefee nʼaka ndị ikom Asịrịa ogugo ha kachasị elu dịka onye akwụna, merụọkwa onwe ya site nʼife arụsị dị iche iche nke onye ọbụla agụụ ya gụrụ obi ya. 카드
원어 13개 불러오는 중...
8
Ma ọ hapụghị mmụọ akwụna ahụ dị nʼime ya, bụ nke o bidoro nʼIjipt, nke bụ na mgbe ọ bụ agbọghọ ya na ndị ikom dinakọrọ, ha na-apịkwa ọnụ ara agbọghọ ya aka, na-awụkwasịkwa agụụ nke ọchịchọ ọjọọ ha nʼahụ ya. 카드
원어 16개 불러오는 중...
9
“Nʼihi nke a enyefere m ya nʼaka ndị ahụ hụrụ ya nʼanya, bụ ndị Asịrịa, ndị agụụ ha na-agụ ya. 카드
원어 10개 불러오는 중...
10
Ha gbara ya ọtọ, ha kpọọrọ ụmụ ya ndị ikom na ndị inyom, ma ya onwe ya ka ha were mma agha gbuo. Nʼụzọ dị otu a, ọ ghọrọ ihe akụkọ ilu nʼetiti ndị inyom niile, a takwara ya ahụhụ. 카드
원어 15개 불러오는 중...
11
“Oholiba bụ nwanne ya nwanyị hụrụ ihe ndị a, ma nʼime agụụ ihe ọjọọ nke gụrụ ya nakwa ịgba akwụna, ọ kpara agwa jọrọ njọ karịa nke nwanne ya nwanyị. 카드
원어 10개 불러오는 중...
12
Ya onwe ya kwa, agụụ ụmụ Asịrịa gụrụ ya, bụ ndịisi ọchịchị, na ndị ọchịagha, ndị dike nʼagha yi uwe agha dịka o kwesiri, ndị ikom na-amakwasị nʼelu ịnyịnya, ha niile bụ ụmụ okorobịa dị mma nʼile anya. 카드
원어 15개 불러오는 중...
13
Ahụrụ m na ya onwe ya merụkwara onwe ya; ha abụọ si otu ụzọ aga. 카드
원어 6개 불러오는 중...
14
“O gara nʼihu tụkwasị ihe nʼịgba akwụna ya karịa. Ọ hụrụ onyinyo ndị ikom atụnyere nʼahụ aja, bụ onyinyo nke ndị Kaldịa e ji ihe chara uhie uhie sepụta, 카드
원어 13개 불러오는 중...
15
ha kere ihe okike nʼukwu ha nakwa akwa okike nʼisi ha; nʼile anya ha niile dịka ndịisi ụgbọ agha ndị Babilọn, Kaldịa bụ ala amụrụ ha. 카드
원어 15개 불러오는 중...
16
Ngwangwa ọ na-ele ha anya, agụ ha gụrụ ya, o zipụrụ ha ndị ozi na Kaldịa. 카드
원어 9개 불러오는 중...
17
Mgbe ahụ ndị Babilọn bịakwutere ya, nʼelu ihe ndina ịhụnanya, nʼime agụụ nke anụ ahụ ha, ha merụrụ ya. Mgbe ha mesịrị ka ọ bụrụ ihe rụrụ arụ site nʼịkwa iko, o si nʼebe ha nọ wezuga onwe ya nʼọnọdụ ịsọ ha oyi. 카드
원어 14개 불러오는 중...
18
Mgbe ọ gara nʼihu na-akwa iko nʼezoghị ezo na-ekpughekwa ọtọ ya, elepụrụ m ya anya nʼihi ịsọ oyi, dịka m mere lepụkwara anya site nʼebe nwanne ya nwanyị nọ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
19
Ma ọ gara nʼihu na-akwa iko karịa, dịka ọ na-echeta ndụ akwụna o biri nʼIjipt mgbe ọ bụ agbọghọ. 카드
원어 11개 불러오는 중...
20
Nʼebe ahụ, agụụ ndị ikom ya na ha na-akwa iko gụrụ ya, bụ ndị anụahụ ha dịka nke ịnyịnya ibu, ndị ihe ha na-anyụpụta dịkwa ka nke ịnyịnya. 카드
원어 10개 불러오는 중...
21
Ya bụ, na-agụụ ndụ ọjọọ nke i biri mgbe ị bụ agbọghọ na-agụsị gị ike, mgbe ị nọ nʼIjipt ebe a na-abịagide gị aka nʼara, ebe apịkwara ọnụ ara nta gị aka. 카드
원어 10개 불러오는 중...

The Sentence of Judgment on Oholibah

22
“Nʼihi nke a, gị Oholiba, nke a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: Aga m akpali ndị ahụ hụrụ gị nʼanya megide gị, bụ ndị ahụ ihe ha na-amasịkwaghị gị ọzọ. Aga m esi nʼakụkụ niile kpọta ha, megide gị. 카드
원어 19개 불러오는 중...
23
Ndị Babilọn, ndị Kaldịa niile, ndị ikom Pekod, ndị Shoa, na ndị Koa, na ndị Asịrịa niile ha na ha soo. Ụmụ okorobịa niile dị mma ile anya, ha niile bụ ndị na-achị achị na ndị ọchịagha, ndịisi na-agba ịnyịnya, na ndị ikom ọkwa ha dị elu, ha niile ga-anọkwasị nʼelu ịnyịnya. 카드
원어 21개 불러오는 중...
24
Ha ga-eji ngwa agha dị iche iche, ụgbọala nke agha na ọtụtụ igwe ndị mmadụ dị iche iche; ha ji ọta ukwu na ọta nta, kpurukwa okpu agha igwe, were ọnọdụ gburugburu gị nʼakụkụ ọbụla, imegide gị. Aga m enyefe gị nʼaka ha, ka ha taa gị ahụhụ, ha ga-atakwa gị ahụhụ dịka usoro ikpe ha si dị. 카드
원어 18개 불러오는 중...
25
Aga m edo ekworo nke iwe m megide gị, ha ga-eji iwe na ọnụma mesie gị ike. Ha ga-ebipụ imi unu na ntị unu, ndị fọdụkwara nʼime unu ga-anwụ site na mma agha. Ha ga-achịkọrọ ụmụ unu ndị ikom na ndị inyom pụọ, unu ndị nke fọdụrụ ka ọkụ ga-erepịa. 카드
원어 19개 불러오는 중...
26
Ha ga-eyipụ gị uwe ọma gị niile, chikọrọ ihe ịchọ mma gị niile. 카드
원어 6개 불러오는 중...
27
Nʼụzọ dị otu a, a ga-eme ka agụ ọchịchọ ọjọọ nke anụahụ na ịkwa iko, bụ nke i bidoro nʼala Ijipt kwụsị. Ị gaghị enwekwa agụụ ile ihe ndị a niile anya maọbụ chetakwa Ijipt nʼuche gị. 카드
원어 15개 불러오는 중...
28
“Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: Lee, ana m aga iwere gị nyefee nʼaka ndị ahụ kpọrọ gị asị, bụ ndị ahụ ị wezugara onwe gị site nʼebe ha nọ nʼihi ịsọ oyi. 카드
원어 15개 불러오는 중...
29
Ha ga-esite nʼịkpọ asị mesie gị ike, pụnara gị ihe niile i nwere nke ị dọgburu onwe gị nʼọrụ nʼihi ha. Ha ga-ahapụ gị ka ịgbara ọtọ ihu na azụ, mgbe ahụ ihere nke ịgba akwụna gị ga-apụta ihe. Agụụ nke ọchịchọ ọjọọ na ịkwa iko gị 카드
원어 14개 불러오는 중...
30
emeela ka ihe ndị a bịakwasị gị, nʼihi na agụụ mmekọrịta nʼebe mba ndị ọzọ gụrụ gị, ị jikwa arụsị ha merụọ onwe gị. 카드
원어 10개 불러오는 중...
31
Ị gbasoro nzọ ụkwụ nwanne gị nwanyị, nʼihi ya, aga m ewere iko ya tinye gị nʼaka. 카드
원어 6개 불러오는 중...
32
“Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: 카드
원어 14개 불러오는 중...
33
Ị ga-ejupụta nʼịṅụbiga mmanya oke na iru ụjụ, 카드
원어 9개 불러오는 중...
34
Ị ga-aṅụ ya, ṅụchaa ihe dị nʼiko ahụ. 카드
원어 14개 불러오는 중...
35
“Nʼihi ya, ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: Ebe ọ bụ na i chefuola m, gbakụta m azụ gị, ị ga-ata ahụhụ niile ruuru gị nʼihi mmehie, agụụ ọchịchọ ọjọọ na ịgba akwụna gị.” 카드
원어 18개 불러오는 중...

The Sins of the Two Harlots and Their Recompense

36
Onyenwe anyị sịrị m, “Nwa nke mmadụ, ị ga-ekpe Ohola na Oholiba ikpe? Mgbe ahụ, guzogide ha mee ka ha mara ihe arụ niile ha na-eme. 카드
원어 14개 불러오는 중...
37
Nʼihi na ha akwaala iko, ọbara jupụtakwara nʼaka ha, ha na arụsị ha kwakwara iko. Ha jikwa ọ bụladị ụmụ nke ha mụtaara m chụọ aja nsure ọkụ nye ha. 카드
원어 16개 불러오는 중...
38
Ihe ọzọ ha mere m bụ nke a: Ha merụrụ ebe nsọ m nʼotu ụbọchị ahụ ha mere ka ụbọchị izuike m gharakwa ịdị nsọ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
39
Nʼihi na nʼotu ụbọchị ahụ ha ji ụmụ ha chụọ aja nye arụsị ha, bụkwa ụbọchị ha batara nʼụlọnsọ m merụọ ya. Ihe dị otu a ka ha mere nʼụlọnsọ m. 카드
원어 15개 불러오는 중...
40
“Ọ bụghị naanị nke a, ha zigara ndị ozi ịkpọ ndị ikom na-esi ebe dị anya bịa, mgbe ha bịara, nʼihi ha, ị sachara ahụ gị nke ọma, tee ihe nʼanya gị, yirikwa ezigbo ihe ịchọ mma gị. 카드
원어 18개 불러오는 중...
41
Ị nọdụrụ nʼelu ihe ndina e doziri nke ọma, na tebul e doro nʼusoro dịkwa nʼihu ya nke ị dọbara ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ na mmanụ oliv bụ nke m nʼelu ya. 카드
원어 11개 불러오는 중...
42
“Olu igwe mmadụ ndị obi dị ụtọ na-ada gburugburu ya nʼime ụlọ, e sitekwara nʼọzara bubata ndị ṅụbigara mmanya oke, ha na ọtụtụ ndị ọzọ, Ha gbanyekwara nwanyị a na nwanne ya nwanyị mgbaaka na nkwoji aka ha, yinyekwa ha okpueze mara mma nʼisi. 카드
원어 20개 불러오는 중...
43
Mgbe ahụ, ihe m kwuru banyere nwanyị ahụ ịkwa iko riri ahụ bụ nke a, ‘Ugbu a, ka ha mesoo ya mmeso dịka onye na-agba akwụna, nʼihi na nke ahụ ka ọ bụ.’ 카드
원어 9개 불러오는 중...
44
Ha bara dinakwuru ya. Dịka ndị ikom si abakwuru nwanyị akwụna, otu a ka ha si bakwuru ụmụ nwanyị ndụ ọjọọ a bụ Ohola na Oholiba. 카드
원어 14개 불러오는 중...
45
Ma ndị ikpe ezi omume ga-ama ha ụdị ikpe a na-ama ndị inyom na-akwa iko na ndị na-awụsikwa ọbara. Nʼihi na ha bụ ndị na-akwa iko, na ndị ọbara dị nʼaka ha. 카드
원어 15개 불러오는 중...
46
“Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị, aga m akpọkọta igwe ndị mmadụ ga-emegide ha, nyefee ha nʼaka oke ihe egwu, nakwa ihe nlụta nʼagha. 카드
원어 12개 불러오는 중...
47
Mkpọkọta mmadụ ahụ ga-atụ ha nkume, werekwa mma agha gbudasịa ha. Ha ga-egbu ụmụ ha ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom, kpọkwaa ụlọ ha niile ọkụ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
48
“Otu a, aga m eme ka ibi ndụ ọjọọ kwụsị nʼala ahụ, ka esi otu a adọ ndị inyom niile aka na ntị, ka ha hapụ ịgbaso nzọ ụkwụ gị. 카드
원어 10개 불러오는 중...
49
Ị ghaghị ịta ahụhụ nʼihi ndụ ọjọọ nke ịkwa iko gị, hụkwaa ahụhụ nʼihi mmehie niile nke ịkpọ isiala nye arụsị. Mgbe ahụ ị ga-amata na mụ onwe m bụ Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị.” 카드
원어 11개 불러오는 중...
주석서 에스겔 23장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

이 긴 장은 앞서 에스겔 16:1-62, 20:1-44에서와 마찬가지로 하나님...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-10 The Sins of Samaria and Jerusalem (591 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

11-21 The Sins of Samaria and Jerusalem (591 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22-35 The Punishment of Jerusalem (591 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36-49 Israel and Judah Accused; Judgments Predicted (591 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Eze 23:1-49.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

2 2. 한 어머니의 두 딸

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 3. 그들은 역사 초기인 애굽 체류 때부터 우상숭배를 저질렀다에스겔...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 4. 오홀라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

5 5. 내게 속해 있을 때

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 6. 푸른 옷

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7 7. 그들의 모든 우상

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

8 8. 애굽에서 가져온 음행

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

9 9. 하나님은 의로운 보응으로 그들이 의지하던 대상들을 형벌의 도구...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

10 10. 유명하게 되었다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

11 11. 남왕국 유다는 북왕국의 경고에스겔 23:10를 보고도 유익을 얻지...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12 12. 에스겔 23:6, 23 참조. '가장 화려하게'

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

13 13. 한 길

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 14. 주홍색

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 15. 물들인 옷이 넘치게

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

16 16. 사절들을 갈대아로 보냈다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 17. 그들에게서 마음이 떠났다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

18 18. 내 마음이 그녀에게서 떠났다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

19 19. 이스라엘은 먼저 애굽에서 행하던 정욕들을 그리운 기억으로 불...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 20. 그들의 정부들

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 21. 기억했다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 22. 마음이 떠난 연인들

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

23 23. 브곳 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 24. 병거와 함께

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25 25. 네 코와 귀를 베어 버리리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 26. 네 옷을 벗기리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

27 27. 이렇게 하여 네 음란을 그치게 하리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 28. 에스겔 23:17, 18; 16:37 참조

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 29. 네 수고한 것을 빼앗으리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 31. 그녀의 잔

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 34. 그 조각들을 깨뜨리리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 35. 나를 잊었다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36 36-44. 두 자매의 죄, 특히 유다의 죄를 요약한다. '네가 심판하려느...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 38. 같은 날

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 40. 사자가 보내졌다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41 41. 침상

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42 42. 스바 사람들

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

43 43. 그들이 어찌하랴 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

45 45. 의로운 사람들

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

46 46. 무리

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47 47. 돌

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48 48. 에스겔 23:27 참조. '모든 자가 그런 일을 하지 않도록 배우게...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

49 49. 너희 우상들의 죄를 담당하리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

질문과 답변

이 장을 읽으며 남긴 질문, 코멘트, 작성자 답변입니다.

관리자 작성 주석

아직 등록된 질문이나 코멘트가 없습니다.

장 게시판

에스겔 23장과 연결된 설교노트, 일반 칼럼, 영상, 자유글을 모으는 별도 게시판 영역입니다.

준비 중

설교노트

이 장을 본문으로 한 설교 정리와 적용 노트

일반 칼럼

성경노트 칼럼과 분리된 공개 글/기고문

유튜브

본문과 관련된 영상 링크와 설명

자유게시판

공개 여부와 검수 정책을 정한 뒤 제공

아직 등록된 장 게시판 글이 없습니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용