성경 읽기
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 이사야 20장
Nʼafọ ahụ, Sagọn, eze Asịrịa, zipụrụ ọchịagha onye ọkwa ya kasị ukwuu, ka ọ gaa buso Ashdọd agha. Ọ gara meriekwa ya nʼagha. 사 20:1
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị, “Dị ka ohu m Aịzaya si gbara ọtọ jegharịa nʼụkwụ efu afọ atọ ndị a niile, ọ bụ ihe ama na ihe ịdọ aka na ntị na-egosi ihe gaje ịbịakwasị ndị Ijipt na ndị Kush. 사 20:3
Nʼụbọchị ahụ, ndị ahụ dịnyeere ha, bụ ndị bi nʼọnụ mmiri ha ga-asị, ‘Ọ bụrụ na ihe dị otu a dakwasịrị ndị Ijipt anyị tụkwasịrị obi inyere anyị aka, na ịnapụta anyị site nʼaka eze Asịrịa, ebeekwanụ ka anyị ga-agbaga?’ ” 사 20:6
성경노트 안내
현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.
1절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
2절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
3절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
4절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
5절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
6절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.