성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 누가복음 22장

대표 구절

Nʼoge a, Mmemme Achịcha na-ekoghị eko nke a na-akpọ Ngabiga na-eru nso. 눅 22:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 누가복음 22장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

성경노트 보기

댓글/주석서 표시

오른쪽 보조 패널은 단일 성경 보기와 넓은 화면에서만 표시되고, 모바일과 다단 성경에서는 통합 팝업을 사용합니다.

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

요한복음을 읽기 전에 함께 확인할 안내입니다.

역본 소개

누가복음 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (누가복음)

전체 장수
24장
전체 절수
1,151절
현재 장
22 / 24장
이 장 절수
71절
장 진행율91.7%
절 진행율 (이 장까지)90.5%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
995 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율83.7%
전체 절 진행율 (이 장까지)83.4%

성경 전체 요약

관리자 작성 주석

다른 공관복음과는 다른 관점의 복음서입니다.

성경노트 안내

관리자 작성 주석의 필독 정보입니다.

색상 의미 전체 그림

하나님/선

하나님, 성령의 가르침, 진리, 생명, 빛, 율법(계명), 좁은 길, 하나님 나라, 영생 등

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

사탄, 더러운 영들의 가르침, 거짓, 사망, 어둠, 불법, 넓은 길, 어둠의 권세, 멸망

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

그리스도인, 순종하는 자들, 하나님의 백성, 알곡, 제자, 의인, 빛의 자녀, 진리를 따르는 자들, 생명의 길을 걷는 자들, 선한 양심 등

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

파란색 관점도 가능, 녹색 관점도 가능, 해석 관점 병존, 선한 방향의 연약함, 세상성이나 육신성의 모습, 문맥상 양면 해석

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

악인, 불순종하는 자들, 세상의 백성, 가라지, 미혹된 자들, 어둠에 속한 자들, 육신을 따르는 자들, 거짓을 따르는 자들, 넓은 길을 걷는 자들, 악한 양심 등

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

중립

지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 배경 정보, 상황 설명, 기록적 표현, 문맥 연결 요소, 선악 의미를 직접 부여하지 않는 인물/민족 표현 등

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

성경노트 선택

본문에 적용할 성경노트를 선택하고 내 성경노트로 이동합니다.

현재 사용 중

관리자 작성 주석

공개 성경노트

다른 성경노트 선택

질문과 답변은 현재 선택된 성경노트 제작자 기준으로 관리됩니다.

내 성경노트

회원은 하나의 개인 성경노트를 만들고, 장별 초안/발행 상태로 관리할 수 있습니다.

로그인 후 생성

성경노트 사용법

읽기 기준이 되는 성경노트는 한 번에 하나만 선택합니다.

질문과 답변은 현재 선택된 성경노트 기준으로 관리됩니다.

공개 성경노트는 제작자가 공개 범위와 답변을 관리합니다.

Judas Plots to Betray Jesus

1
Nʼoge a, Mmemme Achịcha na-ekoghị eko nke a na-akpọ Ngabiga na-eru nso. 카드
원어 9개 불러오는 중...
2
Ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu nọkwa na-achọ ụzọ ha ga-esi gbuo ya, nʼihi na ha na-atụ egwu ndị mmadụ. 카드
원어 15개 불러오는 중...
3
Mgbe ahụ, ekwensu banyere nʼime Judas, onye a na-akpọ Iskarịọt, otu nʼime mmadụ iri na abụọ na-eso ụzọ ya. 카드
원어 15개 불러오는 중...
4
Ọ gakwuru ndịisi nchụaja, na ndịisi ndị nlekọta nke ụlọnsọ ukwu ahụ, ya na ha akparịta ụka otu ọ ga-esi rara ya nyefee ya nʼaka ha. 카드
원어 13개 불러오는 중...
5
Ha ṅụrịrị ọṅụ ma kwekwa nkwa inye ya ego. 카드
원어 7개 불러오는 중...
6
O kwenyere, na-achọkwa ohere ga-adị mma ọ ga-eji nyefee ya nʼaka ha mgbe igwe mmadụ na-agaghị anọ. 카드
원어 11개 불러오는 중...

Preparation of the Passover

7
O ruo nʼụbọchị Mmemme Achịcha na-ekoghị eko ahụ bụ ụbọchị a na-eji atụrụ Ngabiga achụ aja. 카드
원어 12개 불러오는 중...
8
O zipụrụ Pita na Jọn sị, “Gaanụ kwadoo maka oriri Ngabiga nke anyị ga-eri.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
9
Ha sịrị ya, “Ebee ka ị chọrọ ka anyị gaa kwadoo maka ya?” 카드
원어 7개 불러오는 중...
10
Ọ sịrị ha, “Lee, ka unu na-abata nʼobodo, otu nwoke bu ite mmiri ga-ezute unu, soronụ ya baa nʼụlọ ọbụla ọ banyere. 카드
원어 24개 불러오는 중...
11
Sịnụ onyenwe ụlọ ahụ, ‘Onye ozizi sịrị, Olee ụlọ ndị ọbịa ebe mụ na ndị na-eso ụzọ m ga-anọ rie oriri Ngabiga?’ 카드
원어 22개 불러오는 중...
12
Ọ ga-egosi unu otu ọnụụlọ buru ibu dị nʼelu ụlọ nke e dozicharala ihe niile, kwadoonụ nri anyị nʼebe ahụ.” 카드
원어 8개 불러오는 중...
13
Ha gara chọpụta ihe niile dị ka ọ gwara ha. Ha kwadokwara nri Ngabiga ahụ. 카드
원어 10개 불러오는 중...

The Institution of the Lord's Supper

14
Mgbe oge awa ahụ ruru, ya na ndị na-eso ụzọ ya gara ebe ahụ nọdụ ala iri ihe. 카드
원어 12개 불러오는 중...
15
Ọ sịrị ha, “Ọ gụrụ m nnọọ agụụ ka mụ na unu rie nri Ngabiga a tupu mụ ataa ahụhụ. 카드
원어 16개 불러오는 중...
16
Nʼihi na asị m unu, agaghị m erikwa ya ọzọ tutu ruo mgbe a ga-emezu ya nʼalaeze Chineke.” 카드
원어 18개 불러오는 중...
17
O buru iko, mgbe o nyechara ekele ọ sịrị, “Burunu nke a kesaa nʼetiti unu. 카드
원어 11개 불러오는 중...
18
Nʼihi na asị m unu, site ugbu a ga nʼihu, agaghị m aṅụ mmanya sitere na mkpụrụ vaịnị ọzọ, ruo mgbe alaeze Chineke ga-abịa.” 카드
원어 22개 불러오는 중...
19
O werekwara otu ogbe achịcha, mgbe o nyechara ekele, ọ nyawaa ya nye ha sị, “Nke a bụ ahụ m nke e nyere nʼihi unu. Na-emenụ nke a iji na-echeta m.” 카드
원어 24개 불러오는 중...
20
Nʼotu ụzọ ahụ, mgbe ha risiri nri anyasị o buuru iko sị, “Iko a bụ iko nke ọgbụgba ndụ ọhụrụ nʼọbara m, nke a na-awụpụ nʼihi unu. 카드
원어 22개 불러오는 중...

Jesus Foretells His Betrayal

21
Ma lee, onye ahụ nke ga-arara m nye nọnyeere m, o sokwa m na-eri nri. 카드
원어 12개 불러오는 중...
22
Nwa nke Mmadụ na-aga ịnwụ dị ka e kpebiri ya, ma ahụhụ ga-adịrị nwoke ahụ a ga-esi nʼaka ya rara ya nye.” 카드
원어 18개 불러오는 중...
23
Ha bidoro ịjụrịta onwe ha onye ọ bụ nʼetiti ha ga-eme nke a. 카드
원어 16개 불러오는 중...

The Dispute About Who Is the Greatest

24
Ịrụ ụka malitere nʼetiti ha banyere onye nʼime ha ka a na-agụ na ọ dị ukwuu karịa ibe ya. 카드
원어 12개 불러오는 중...
25
Ma ọ sịrị ha, “Ndị eze ndị mba ọzọ na-eji aka ike na-achị ndị nọ nʼokpuru ha. Otu aka ahụkwa, a na-akpọ ndị na-achị achị enyi ndị mmadụ. 카드
원어 16개 불러오는 중...
26
Ma unu onwe unu agaghị adị otu a. Kama onye kachasị ibe ya ịdị elu dịrị ka onye dịkarịsịrị nta. Ka onyeisi dịrị ka onye na-eje ozi. 카드
원어 19개 불러오는 중...
27
Onye dị elu karịa ibe ya? Ọ bụ onye nọdụrụ ala rie nri na tebul ka ọ bụ onye siri nri dozie ya na tebul? Ọ bụghị onye nọdụrụ ala rie nri na tebul? Ma adị m ka onye na-eje ozi nʼetiti unu. 카드
원어 20개 불러오는 중...
28
Ọ bụ unu onwe unu bụ ndị nọnyere m nʼoge ọnwụnwa m niile. 카드
원어 11개 불러오는 중...
29
Ana m enye unu alaeze dị ka Nna m nyere m ya. 카드
원어 10개 불러오는 중...
30
Ka unu nwe ike isoro m rie ma ṅụọkwa nʼalaeze m. Sorokwa m nọdụ nʼocheeze na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe. 카드
원어 22개 불러오는 중...

Jesus Foretells Peter's Denial

31
“Saimọn, Saimọn, lee ekwensu arịọla ike ịyọcha unu dị ka ọka wiiti. 카드
원어 16개 불러오는 중...
32
Ma ekpeelara m gị ekpere ka okwukwe gị ghara ịda. Mgbe ị kwudosiri ike, gbaakwa ụmụnna gị ume.” 카드
원어 19개 불러오는 중...
33
Ma ọ sịrị ya, “Onyenwe anyị, ejikeere m isoro gị gaa mkpọrọ, ma sorokwa gị nwụọ.” 카드
원어 16개 불러오는 중...
34
Jisọs zara, “Agwa m gị Pita, tupu oke ọkụkụ akwaa akwa taa, ị ga-agọnarị m ugboro atọ, si na ị maghị onye m bụ.” 카드
원어 17개 불러오는 중...

Purse, Bag, and Sword

35
Ọ gwara ha, “Mgbe m zipụrụ unu na mbụ sị unu ewerekwala ego, maọbụ akpa maọbụ akpụkpọụkwụ, o nwere ihe kọrọ unu?” 카드
원어 19개 불러오는 중...
36
Ọ sịrị ha, “Ugbu a, ọ bụrụ na i nwere akpa ego, were ya, ma werekwa akpa ije. Ọ bụrụkwa na i nweghị mma agha ree uwe mgbokwasị gị zụtara onwe gị otu. 카드
원어 23개 불러오는 중...
37
Nʼihi na agwa m unu, na a ga-emejupụta ihe ndị a e dere nʼakwụkwọ nsọ nʼime m, A gụkọtara ya na ndị na-emebi iwu. Nʼezie, ihe e dere banyere m eruwela mgbe ọ ga-emezu.” 카드
원어 24개 불러오는 중...
38
Ha sịrị, “Onyenwe anyị, lee mma agha abụọ dị ebe a.” 카드
원어 14개 불러오는 중...

Jesus Prays on the Mount of Olives

39
Jisọs pụrụ gaa nʼUgwu Oliv dị ka ọ na-eme mgbe dum, ndị na-eso ụzọ ya sokwa ya gaa. 카드
원어 18개 불러오는 중...
40
Mgbe o ruru nʼebe ahụ, ọ sịrị ha, “Kpeenụ ekpere ka unu ghara ịdaba nʼọnwụnwa.” 카드
원어 12개 불러오는 중...
41
Ọ hapụrụ ha gaa ihe ha ka nzọ ụkwụ ole na ole nọrọ nʼebe ahụ gbuo ikpere nʼala kpee ekpere, sị, 카드
원어 13개 불러오는 중...
42
“Nna ọ bụrụ na ị chọrọ, nara m iko a, ma otu ọ dị, ọ bụghị ka e mee uche m, kama ka e mezuo uche gị.” 카드
원어 19개 불러오는 중...
43
Otu mmụọ ozi si nʼeluigwe bịakwutere ya, gbaakwa ya ume. 카드
원어 9개 불러오는 중...
44
Site nʼoke ihe mgbu, o kpere ekpere kpesie ike, nke mere na ọsụsọ si ya nʼahụ na-adapụ nʼala dị ka ọkpụrụkpụ ọbara. 카드
원어 19개 불러오는 중...
45
Mgbe o kpechara ekpere bilie, ọ bịakwutere ndị na-eso ụzọ ya hụ ha ka ha na-arahụ ụra nʼihi ihe mwute nke obi. 카드
원어 15개 불러오는 중...
46
Ọ sịrị ha, “Gịnị mere unu ji na-arahụ ụra? Bilienụ kpee ekpere ka unu ghara ịdaba nʼọnwụnwa.” 카드
원어 12개 불러오는 중...

The Betrayal and Arrest of Jesus

47
Mgbe ọ ka kpụ okwu nʼọnụ, igwe mmadụ bịara, onye du ha bụ onye a na-akpọ Judas, bụ otu nʼime mmadụ iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ ya. Ọ bịaruru Jisọs nso, isutu ya ọnụ. 카드
원어 21개 불러오는 중...
48
Ma Jisọs sịrị ya, “Judas, ọ bụ site nʼisutu ọnụ ka i ji arara Nwa nke Mmadụ nye?” 카드
원어 12개 불러오는 중...
49
Mgbe ndị nọ ya gburugburu hụrụ ihe gaje ime, ha sịrị, “Onyenwe anyị, ọ bụ anyị were mma agha gbuo?” 카드
원어 14개 불러오는 중...
50
Otu nʼime ha ji mma gbuo ohu onyeisi nchụaja, gbupụ ntị aka nri ya. 카드
원어 17개 불러오는 중...
51
Ma Jisọs sịrị, “O zuola!” O metụkwara ntị nwoke ahụ aka gwọọ ya. 카드
원어 15개 불러오는 중...
52
Mgbe ahụ, Jisọs sịrị ndịisi nchụaja, na ndị nlekọta nke ụlọnsọ ukwu na ndị okenye, “Gịnị mere unu ji chịrị mma agha na mkpọ bịa ijide m, dị ka a ga-asị na m bụ onye ohi o ji egbe ezu? 카드
원어 24개 불러오는 중...
53
Mgbe mụ na unu na-anọ kwa ụbọchị nʼime ụlọnsọ ukwu ahụ, ma unu emetụghị m aka. Ma ugbu a bụ oge awa unu bụrụkwa mgbe ike ọchịchịrị na-achị achị.” 카드
원어 26개 불러오는 중...

Peter Denies Jesus

54
Mgbe ahụ ha jidere ya duru ya pụọ, gaa nʼụlọ onyeisi nchụaja. Pita sokwara ha nʼazụ kama ọ nọ nʼebe dị anya. 카드
원어 17개 불러오는 중...
55
Mgbe ha kwanyere ọkụ nʼetiti mbara ezi obi ahụ, ma nọdụ ala gba ọkụ ahụ gburugburu, Pita sokwara ha nọdụ ala. 카드
원어 16개 불러오는 중...
56
Ka ọ na-anya ọkụ ahụ, otu nwaagbọghọ na-eje ozi hụrụ ya, o leruru ya anya nke ọma, sị, “Onye a na Jisọs nọkọrọ.” 카드
원어 18개 불러오는 중...
57
Ma ọ gọrọ agọ sị, “Nwanyị, amaghị m onye ọ bụ.” 카드
원어 9개 불러오는 중...
58
Mgbe oge nta gasịrị, onye ọzọ hụkwara ya kwukwaa sị, “Gị onwe gị bụkwa otu onye nʼime ha.” 카드
원어 19개 불러오는 중...
59
Mgbe ihe dị ka otu awa gafere, onye ọzọ bịakwara kwusie okwu ike, “Nʼezie, nwoke a so ya nʼihi na ọ bụ onye Galili.” 카드
원어 20개 불러오는 중...
60
Pita sịrị, “Nwoke m, amaghị m ihe ị na-ekwu maka ya?” Dị ka ọ kpụ okwu ahụ nʼọnụ, oke ọkpa kwara akwa. 카드
원어 17개 불러오는 중...
61
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị tụgharịrị lee Pita anya. Pita chetakwara okwu Onyenwe anyị gwara ya nke bụ, “Tupu oke ọkpa akwa akwa taa, ị ga-agọnarị m ugboro atọ.” 카드
원어 26개 불러오는 중...
62
Ma ọ pụrụ nʼezi gaa bee akwa na mwute. 카드
원어 7개 불러오는 중...

Jesus Before the Council

63
Ndị ahụ na-eche ya nche bidoro na-akwa ya emo na-etikwa ya ihe. 카드
원어 10개 불러오는 중...
64
Ha jiri akwa kechie ya anya, sị ya, “Buo amụma, onye tiri gị ihe?” 카드
원어 17개 불러오는 중...
65
Ha kwukwara ọtụtụ okwu ọjọọ na nke mkparị megide ya. 카드
원어 7개 불러오는 중...
66
Mgbe chi bọrọ, nzukọ ndị okenye na ndịisi nchụaja, na ndị ozizi iwu zukọtara, a kpọtakwara Jisọs nʼihu ha. 카드
원어 20개 불러오는 중...
67
Ha na-ekwu, “Ọ bụrụ na ị bụ Kraịst, gwa anyị.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
68
Ọ bụrụkwa na m ajụọ unu ajụjụ, unu agaghị aza m. 카드
원어 10개 불러오는 중...
69
Ma site ugbu a gawa, Nwa nke Mmadụ ga-anọdụ ala nʼaka nri nke ike Chineke.” 카드
원어 16개 불러오는 중...
70
Ha niile sịrị, “Gị onwe gị, ị bụ Ọkpara Chineke?” 카드
원어 20개 불러오는 중...
71
Mgbe ahụ ha sịrị, “Gịnị mere anyị ji na-achọ onye akaebe ọzọ? Anyị ejirila ntị anyị nụrụ ya site nʼọnụ ya.” 카드
원어 15개 불러오는 중...
주석서 누가복음 22장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

모든 복음서 기자들은 다른 것은 무엇을 생략하든지 그리스도의 죽음...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-6 The Treachery of Judas

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7-20 The Keeping of the Passover

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21-38 The Disciples Admonished; Peter's Frailty Predicted

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39-46 The Agony in the Garden

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47-53 The Treachery of Judas

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

54-62 The Fall of Peter

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

63-71 Christ Abused and Insulted

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Lu 22:1-6.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 3. 사탄이 들어가니 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

5 5. 돈

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 6. 무리가 없을 때에 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7 Lu 22:7-38.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

10 10-13. 너희가 성내로 들어가면

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 14-18. 때가 이르매

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 15. 원하고 원하였노라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 17. 잔을 받으사

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 21, 22. 요 13:21 이하 주석을 보라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 24-30. 있었으니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25 25. 은인이라 칭함을 받느니라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 26. 너희는 그렇지 않을지니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 28. 항상 나와 함께한 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 29. 내가 맡겨 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30 30. 먹고 마시며 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 31-34. 시몬아, 시몬아

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

32 32. 내가 기도하였노니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

33 33. 내가 준비되었나이다 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 34. 닭이... 울기 전에

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 35-38. 이제는

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

37 37. 내게 관한 일

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 38. 검 둘이 있나이다... 족하다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 Lu 22:39-46.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 40. 그 곳

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47 Lu 22:47-54.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

55 Lu 22:55-62.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

61 61. 주께서 돌이켜 베드로를 보시니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

62 62. 베드로가 밖에 나가서 심히 통곡하니라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

63 Lu 22:63-71.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

질문과 답변

이 장을 읽으며 남긴 질문, 코멘트, 작성자 답변입니다.

관리자 작성 주석

아직 등록된 질문이나 코멘트가 없습니다.

장 게시판

누가복음 22장과 연결된 설교노트, 일반 칼럼, 영상, 자유글을 모으는 별도 게시판 영역입니다.

준비 중

설교노트

이 장을 본문으로 한 설교 정리와 적용 노트

일반 칼럼

성경노트 칼럼과 분리된 공개 글/기고문

유튜브

본문과 관련된 영상 링크와 설명

자유게시판

공개 여부와 검수 정책을 정한 뒤 제공

아직 등록된 장 게시판 글이 없습니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용