성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 고린도전서 15장

대표 구절

Ụmụnna m, ugbu a achọrọ m ime ka unu cheta oziọma ahụ m ziri unu mgbe m buru ụzọ bịakwute unu, nke unu kweere na ya, na nke unu guzosikwara ike nʼelu ya. 고전 15:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 고린도전서 15장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.

역본 소개

고린도전서 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (고린도전서)

전체 장수
16장
전체 절수
437절
현재 장
15 / 16장
이 장 절수
58절
장 진행율93.8%
절 진행율 (이 장까지)94.5%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
1,077 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율90.6%
전체 절 진행율 (이 장까지)92.5%

성경노트 안내

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Gospel of the Resurrection Handed Down

1
Ụmụnna m, ugbu a achọrọ m ime ka unu cheta oziọma ahụ m ziri unu mgbe m buru ụzọ bịakwute unu, nke unu kweere na ya, na nke unu guzosikwara ike nʼelu ya. 카드
원어 16개 불러오는 중...
2
E si nʼoziọma a zọpụta unu, ma ọ bụrụ na unu ejiri obi unu niile jidesie ihe unu kweere na ya ike. Inwe okwukwe nʼihe ọzọ dị iche agaghị enyere unu aka. 카드
원어 15개 불러오는 중...
3
Ihe m nyefere unu nʼaka na mbụ bụ ozi ahụ m natara ị debe, nke dị oke mkpa, na Kraịst nwụrụ ọnwụ nʼihi mmehie anyị, dịka akwụkwọ nsọ kwuru na ọ ga-anwụ. 카드
원어 18개 불러오는 중...
4
Na e liri ya, ma e mere ka o si nʼọnwụ bilie nʼụbọchị nke atọ, dịka akwụkwọ nsọ kwukwara na ọ ga-eme. 카드
원어 13개 불러오는 중...
5
O gosiri Sefas onwe ya, emesịa, ndị ozi iri na abụọ ahụ hụkwara ya. 카드
원어 7개 불러오는 중...
6
Emesịakwa, o gosiri ihe karịrị narị mmadụ ise nʼime ụmụnna onwe ya, nʼotu mgbe, ọtụtụ nʼime ndị ahụ ka nọ ndụ taa, ọ bụ ezie na ụfọdụ nʼime ha adaala nʼụra ọnwụ. 카드
원어 17개 불러오는 중...
7
Emesịa, Jemis hụrụ ya; o mekwara ka ndị ozi niile hụ ya. 카드
원어 7개 불러오는 중...
8
Nʼikpeazụ, mụ onwe m hụkwara ya, dịka a ga-asị na m bụ nwa a na-amụghị nʼoge. 카드
원어 8개 불러오는 중...
9
Nʼihi na ọ bụ m kachasị nta nʼime ndị ozi. O kwesikwaghị ka a akpọọ m onyeozi ya nʼihi na alụsoro m nzukọ Chineke ọgụ nke ukwuu. 카드
원어 19개 불러오는 중...
10
Ma site nʼamara nke Chineke, abụ m ihe m bụ. Ọ pụtakwara na amara ya nʼebe m nọ abụghị ihe efu. Kama arụsịrị m ọrụ ike karịchasịa ndị ozi niile. Ma nʼezie, ọ bụghị m na-arụ ọrụ a, kama ọ bụ Chineke nʼonwe ya na-arụ ọrụ ya nʼime m. 카드
원어 32개 불러오는 중...
11
Ma ọ bụ m, maọbụ ndị ọzọ, otu a ka anyị siri kwusaa, otu a ka unu sikwa kwere. 카드
원어 10개 불러오는 중...

The Resurrection of Christ and Our Hope

12
Ma ọ bụrụ na a na-ekwusa na Kraịst si nʼọnwụ bilie, gịnị mere ụfọdụ unu ji na-ekwu na ndị nwụrụ anwụ apụghị isi nʼọnwụ bilie ọzọ. 카드
원어 18개 불러오는 중...
13
Ọ bụrụ na ndị nwụrụ anwụ a pụghị i si nʼọnwụ bilie, nke a pụtara na e meghị ka Kraịst site nʼọnwụ bilie. 카드
원어 9개 불러오는 중...
14
Ọ bụrụkwa na e meghị ka Kraịst si nʼọnwụ bilie, ihe anyị na-ezisa bụ ihe efu, okwukwe unu nwere bụkwa ihe efu. 카드
원어 17개 불러오는 중...
15
Ma karịa nke a, a na-ahụta anyị ka ndị ama ụgha nke Chineke, nʼihi na anyị gbara ama banyere Chineke, na-asị na o mere ka Kraịst si nʼọnwụ bilie, bụ onye ọ na-emeghị ka o si nʼọnwụ bilie ma ọ bụrụ na-emeghị ka ndị nwụrụ anwụ dị ndụ ọzọ. 카드
원어 23개 불러오는 중...
16
Nʼihi na, ọ bụrụ na a pụghị ime ka ndị nwụrụ anwụ bilie dị ndụ ọzọ, emekwaghị ka Kraịst si nʼọnwụ bilie. 카드
원어 8개 불러오는 중...
17
Ma ọ bụrụ na-emeghị ka Kraịst si nʼọnwụ bilie, okwukwe unu bụ ihe efu, unu ka ga-anwụ na mmehie unu. 카드
원어 16개 불러오는 중...
18
Mgbe ahụ ndị nwụrụ anwụ nʼime Kraịst lara nʼiyi. 카드
원어 7개 불러오는 중...
19
Ọ bụrụkwa na olileanya anyị nʼime Kraịst gwụrụ naanị na ndụ anyị nʼime ụwa a, anyị bụ ndị e kwesiri ka e mere ebere. 카드
원어 14개 불러오는 중...
20
Ma e mere ka Kraịst si nʼọnwụ bilie nʼezie, onye mbụ nʼetiti ndị niile nwụrụ anwụ. 카드
원어 10개 불러오는 중...
21
Nʼihi na dịka ọnwụ si site nʼaka otu nwoke bịa, otu a kwa ka mbilite nʼọnwụ si site nʼaka otu nwoke bịa. 카드
원어 11개 불러오는 중...
22
Dịka mmadụ niile si anwụ site nʼaka Adam, otu a kwa ka mmadụ niile ga-esi dịkwa ndụ nʼime Kraịst. 카드
원어 14개 불러오는 중...
23
Onye ọbụla ga-ebili nʼusoro nke ya, Kraịst mkpụrụ mbụ si nʼọnwụ bilie. Mgbe ọ lọghachiri, ndị niile bụ ndị nke Kraịst ga-esote. 카드
원어 16개 불러오는 중...
24
Mgbe nke a gasịrị, ọgwụgwụ ihe niile ga-abịa, mgbe ọ ga-enyefe alaeze nʼaka Chineke bụ Nna, nʼihi na o meriela ịchị isi niile, na ikike niile na ike niile. 카드
원어 20개 불러오는 중...
25
Nʼihi na ọ ga-abụ eze tutu ruo mgbe ọ lụgburu ndị iro ya niile, doo ha nʼokpuru ụkwụ ya. 카드
원어 15개 불러오는 중...
26
Onye iro ikpeazụ a ga-emeri bụ ọnwụ. 카드
원어 5개 불러오는 중...
27
Nʼihi na “O doola ihe niile nʼokpuru ụkwụ ya.” Ma mgbe ọbụla asịrị, “e doola ihe niile” nʼokpuru ụkwụ ya, o doro anya na Chineke agụnyeghị onwe ya, nʼihi na ọ bụ ya tinyere ihe niile nʼokpuru Kraịst. 카드
원어 21개 불러오는 중...
28
Mgbe e merela ka ihe niile nọrọ nʼokpuru ya, mgbe ahụ, Ọkpara ya nʼonwe ya, ga-edobe onwe ya nʼokpuru onye ahụ dobere ihe niile nʼokpuru ya, ka Chineke bụrụ onye na-achị ihe niile. 카드
원어 25개 불러오는 중...

Living as Those Who Believe in the Resurrection

29
Ma ọ bụghị otu a, gịnị mere ụfọdụ ji eme ndị otu ha baptizim nʼọnọdụ ndị nwụrụ anwụ? Ọ bụrụ na e meghị ka ndị nwụrụ anwụ si nʼọnwụ bilie ma ọlị, nʼihi gịnị ka a na-eme mmadụ ndị a baptizim nʼọnọdụ ha? 카드
원어 19개 불러오는 중...
30
Gịnị mere anyị ji nọrọ nʼize ndụ nʼoge awa ọbụla? 카드
원어 6개 불러오는 중...
31
Nʼịgwa unu eziokwu, ụmụnna m, ana m ezute ọnwụ kwa ụbọchị. Ihe m ji kwupụta nke a bụ nʼihi ịnya isi nke m ji unu anya nʼime Jisọs Kraịst, Onyenwe anyị. 카드
원어 16개 불러오는 중...
32
Ọ bụrụ na ndụ anyị na-agwụ nʼụwa a, dịka ndị mmadụ na-ekwu, gịnị bụkwanụ uru m nwere nʼihi ọgụ m na-alụso anụ ọhịa, bụ ndị ikom Efesọs? Ọ bụrụ na a gaghị eme ka ndị nwụrụ anwụ bilie, 카드
원어 20개 불러오는 중...
33
Unu ekwela ka e duhie unu. Nʼihi na mkparịkọta agwa ọjọọ na-emebi ezi agwa. 카드
원어 7개 불러오는 중...
34
Sitenụ na ndụ enweghị nghọta unu lọghachita dịka unu kwesiri, unu emehiekwala ọzọ. Nʼihi na-enwere ụfọdụ bụ ndị na-amaghị Chineke. Ana m ekwu nke a ka ihere mee unu. 카드
원어 14개 불러오는 중...

With What Body Are the Dead Raised?

35
Ma ụfọdụ ga-ajụ, “Olee otu a ga-esi mee ka onye nwụrụ anwụ bilie? Olee ụdị ahụ ha ga-enwe mgbe ha ga-apụta?” 카드
원어 11개 불러오는 중...
36
Onye nzuzu! Mkpụrụ ọka i tinyere nʼala agaghị epu ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nwụọ. 카드
원어 9개 불러오는 중...
37
Mgbe ị na-agha mkpụrụ, ọ bụghị anụ ahụ nke ga-apụta ka ị na-agha, kama ọ bụ naanị mkpụrụ nkịtị, eleghị anya mkpụrụ ọka wiiti, maọbụ mkpụrụ ọzọ. 카드
원어 19개 불러오는 중...
38
Ma Chineke na-enye ya ahụ dịka o si chọọ. Ọ na-enyekwa mkpụrụ ọbụla nʼime mkpụrụ niile ahụ nke kwesiri ya. 카드
원어 15개 불러오는 중...
39
Anụ ahụ niile abụghị otu, mmadụ nwere anụ ahụ dị iche, anụ ọhịa nwere ụdị anụ ahụ nke ha. Anụ ufe nwere anụ ahụ ha, azụ nwekwara nke ha. 카드
원어 22개 불러오는 중...
40
Ahụ nke eluigwe na ahụ nke ụwa dịkwa. Ma ịma mma na ebube nke ahụ nke eluigwe bụ otu, ịma mma na ebube nke ahụ nke ụwa dịkwa iche. 카드
원어 18개 불러오는 중...
41
Anyanwụ nwere ebube nke ya, ọnwa nwekwa nke ya, kpakpando nwekwara ebube nke ya. Kpakpando dịkwa iche site nʼibe ya nʼịma mma na ebube. 카드
원어 17개 불러오는 중...
42
Otu a ka ọ dị nʼebe mbilite nʼọnwụ ndị nwụrụ anwụ dị. Mgbe e liri anụ ahụ anyị, ihe nwụrụ anwụ na nke pụrụ ire ure ka ọ bụ, ma mgbe e mere ka o si nʼọnwụ bilie, ọ gaghị anwụkwa ọzọ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
43
A na-eli ahụ onye nwụrụ anwụ dịka ihe enweghị ugwu, ma a na-eme ka o si nʼọnwụ bilie nʼebube. A na-eli onye nwụrụ anwụ nʼadịghị ike, ma a na-eme ka o si nʼọnwụ bilie nʼịdị ike. 카드
원어 12개 불러오는 중...
44
A na-eli onye nwụrụ anwụ dịka anụ ahụ nkịtị, ma a na-eme ka o jiri ahụ nke mmụọ kulite. 카드
원어 14개 불러오는 중...
45
E dere ya, “Mmadụ mbụ, bụ Adam, ghọrọ mkpụrụobi dị ndụ, Adam nke ikpeazụ bụ mmụọ na-enye ndụ.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
46
Ma mmụọ e bughị ụzọ, kama ọ bụ ahụ nkịtị, ma mmụọ bịara nʼikpeazụ. 카드
원어 11개 불러오는 중...
47
Mmadụ nke nwoke sitere nʼala, ejikwa aja kpụọ ya; mmadụ nke abụọ si nʼeluigwe bịa. 카드
원어 13개 불러오는 중...
48
Dị ka mmadụ nke mbụ ahụ e jiri aja kpụọ dị, otu a ka ndị niile si nʼaja pụta dịkwa. Ma dị ka mmadụ nke eluigwe ahụ dị, otu a ka ndị niile bụ ụmụ eluigwe dịkwa. 카드
원어 15개 불러오는 중...
49
Dịka anyị niile yikwasịrị onyinyo nke nwoke e jiri aja kpụọ, otu ahụkwa ka anyị ga-esi yikwasị onyinyo nke nwoke nke eluigwe. 카드
원어 13개 불러오는 중...

Death Swallowed Up in Victory

50
Ihe m na-ekwu, ụmụnna m, bụ na anụ ahụ na ọbara enweghị ike iketa alaeze Chineke. Ihe na-ere ure agaghịkwa eketa ereghị ure. 카드
원어 19개 불러오는 중...
51
Ma geenụ ntị ka m gwa unu ihe omimi a! Ọ bụghị anyị niile na-aga ịnwụ, kama, a ga-enye anyị anụ ahụ ọhụrụ nke pụrụ iche. 카드
원어 11개 불러오는 중...
52
Nʼotu mgbe, nʼotu ntabi anya, mgbe a ga-afụ opi ike ikpeazụ. Nʼihi na opi ga-ada, a ga-eme ka ndị nwụrụ anwụ si nʼọnwụ bilite na-ereghị ure. A ga-agbanwekwa anyị. 카드
원어 19개 불러오는 중...
53
Nʼihi na a ghaghị ịgbanwe anụ ahụ anyị a nke na-anwụ anwụ, nyekwa anyị ahụ nke na-agaghị anwụ ọzọ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
54
Mgbe ahụ nke a pụrụ ire ure ga-eyikwasị ereghị ure, nke a pụrụ ịnwụ anwụ ga-eyikwasị anwụghị anwụ. Mgbe ahụ, okwu ahụ e dere nʼakwụkwọ nsọ ga-emezu, okwu ahụ sịrị, “Elomiela ọnwụ, meriekwa ike ya niile.” 카드
원어 25개 불러오는 중...
55
“Ọnwụ, olee ebe mmeri gị dị? 카드
원어 10개 불러오는 중...
56
Nʼihi na ihe ahụ ọnwụ ji agbata mmadụ bụ mmehie, ma ihe na-enye mmehie ike bụ iwu. 카드
원어 14개 불러오는 중...
57
Ka ekele dịrị Chineke onye na-enye anyị mmeri site nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst. 카드
원어 15개 불러오는 중...
58
Ya mere, ụmụnna m ndị m hụrụ nʼanya, kwụsienụ ike, bụrụnụ akwaa akwụrụ. Nọgidenụ nʼọrụ Onyenwe anyị mgbe niile, ebe unu maara na ọrụ unu na-arụ nʼime Onyenwe anyị abụghị ihe efu. 카드
원어 24개 불러오는 중...
주석서 고린도전서 15장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

이 장에서 사도는 기독교의 저 위대한 교리—곧 죽은 자의 부활—를 다...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-11 The Resurrection of Christ (57 AD)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12-19 The Resurrection of Saints (57 AD)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20-34 The Resurrection of Christ; The Resurrection of Saints (57 AD)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35-50 The Resurrection of Saints (57 AD)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51-57 The Resurrection of Saints (57 AD)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

58 The Obligations of Christians (57 AD)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 1Co 15:1-58.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

2 2. 구원을 받느니라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 3. 내가 너희에게 전하였노라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 4. 장사 지낸 바 되었다가 . . . 다시 살아나사

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

5 5. 게바에게 보이시고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 6. 오백여 형제

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7 7. 야고보에게 보이셨으며

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

8 8. 만삭되지 못하여 난 자

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

9 9. 가장 작은 자

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

10 10. 은혜로 . . . 그의 은혜가

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

11 11. 나나 그들이나

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12 12. 만일

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

13 13. 결과인 일반 부활이 없다면, 원인에 해당하는 그리스도의 부활도...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 14. 너희 믿음도 헛것이며

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 15. 하나님에 대하여 증언한 자

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

16 16. 반복은 이 논증의 반박할 수 없는 힘을 보여 준다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 17. 헛것

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

18 18. 그리스도 안에서 잠자는 자

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

19 19. 그리스도 안에서 우리의 소망이 이 생명에만 한정된다면, 우리는...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 20. 그러나 이제

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 21. 사람으로 말미암아 . . . 사람으로 말미암아

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 22. 아담 안에서 모든 사람이

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

23 23. 그러나 각각 자기 차례대로 되리니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 24. 그 후에는

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25 25. 반드시

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 26. 되리니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

27 27. 만물을

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 28. 아들 자신도 . . . 복종하게 되리니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 29. 그렇지 않으면

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30 30. 우리는

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 31. 너희로 말미암아 자랑하는 것으로

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

32 32. 이렇게 구두점을 찍어라. "내가 사람의 방식으로 에베소에서 짐...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

33 33. 악한 교제는 선한 행실을 더럽히나니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 34. 깨어라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 35. 어떻게

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36 36. 어리석은 자여

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

37 37. 장래 형체를 뿌리는 것이 아니요

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 38. 하나님이 그 뜻대로

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 39-41. 몸들이 매우 다양하더라도 그 종에 적합하다는 예들이다. 여...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 40. 하늘에 속한 몸

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41 41. 해의 영광이 다르고 . . . 달의 영광이 다르며

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42 42. 심고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

43 43. 욕된 것으로

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

44 44. 육의 몸

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

45 45. 이와 같이

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

46 46. 그 다음

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47 47. 땅에서 났으니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48 48. 흙에 속한 자와 같이

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

49 49. 같이

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

50 50. 고전 15:37; 고전 15:39 주석을 보라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51 51. 보라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

52 52. 마지막 나팔에

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

53 53. 이

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

54 54. 그때에

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

55 55. 호 13:14에서 실질적으로 인용하였으나, 바울이 기록할 때 역사...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

56 56. 죄가 없다면 죽음도 없을 것이다. 사람이 율법을 범한 것이 죽음...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

57 57. 하나님께

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

58 58. 사랑하는 자들아

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용