聖書を読む

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · コリント人への手紙第二 12章

代表聖句

Aghaghị m ịnya isi, ọ bụ ezie na ọ baghị uru, ugbu a ka m gwa unu ihe banyere ọhụ m hụrụ, na ihe niile Onyenwe anyị kpughere gosi m. 고후 12:1

次へ

本文移動

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · コリント人への手紙第二 12章

旧約

検索

本文検索

原語検索 Strong · lemma · 意味

版の範囲

本文範囲

設定

表示オプション

サイト言語

メニュー、ボタン、案内文などのサイトUI文言を選択した言語で表示します。

画面テーマ

サイトデザイン

サイト全体のレイアウトと雰囲気を切り替えます。読書画面デザインは本文エリア内のスタイルだけを変更します。

読書画面デザイン

詳細設定

現在の scripture.how の標準配色です。

選択したスタイルはこのブラウザに保存されます。ログインするとサーバーにも保存できます。

上部背景

聖書場面は、この章に生成されたhero画像を使用します。画像がまだない場合は基本背景を表示します。

Hero切替

節ボタン表示

選択時表示は、PCでは節にマウスを重ねた時、モバイルでは節を選択した時に資料・マルチ・コメントボタンを表示します。

文字サイズ

フォント

原語表示

右ボタンは整列済みの語をカード(原語辞典)で表示し、節の下はすべての原語トークンをインライン表示します。

原語検索を開く

原語検索

この原語が現れるすべての節

読み込み中...

読み込み中...

節の資料

原語、引照、注解書、聖書ノート、コメントを一か所で確認します。

原語ボタンを押すと読み込みます。

単語を選択してください。

マルチ聖書

現在の節をマルチ聖書設定に従って比較します。

節のマルチ聖書ボタンを押すと読み込みます。

引照

この節に関連する聖書本文

読み込み中...

関連節

並行節本文

読み込み中...

原語辞典

節の原語単語

読み込み中...

単語を選択してください。

画像

聖書ノート案内

現在の聖書ノート作成者が一緒に読むために整理した色の意味、コラム、概念辞典、書式用語を確認できます。

訳本紹介

コリント人への手紙第二 読書統計

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

この書巻(コリント人への手紙第二)

総章数
13章
総節数
257節
現在の章
12 / 13章
この章の節数
21節
章の進行率92.3%
節の進行率(この章まで)94.6%

聖書全体(創世記から)

現在の章
1,090 / 1,189章
総節数
31,103節
全体の章進行率91.7%
全体の節進行率(この章まで)93.4%

聖書ノート案内

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Vision of the Third Heaven and Strength in Weakness

1
Aghaghị m ịnya isi, ọ bụ ezie na ọ baghị uru, ugbu a ka m gwa unu ihe banyere ọhụ m hụrụ, na ihe niile Onyenwe anyị kpughere gosi m. 카드
원어 12개 불러오는 중...
2
Amaara m otu nwoke nọ nʼime Kraịst, onye e duuru gaa nʼeluigwe nke atọ ihe dị ka afọ iri na anọ gara aga, maọbụ nʼanụ ahụ, maọbụ nʼime mmụọ amaghị m, ma Chineke ma. 카드
원어 27개 불러오는 중...
3
Amatakwara m nwoke dị otu a, maọbụ nʼanụ ahụ, maọbụ nʼime mmụọ amaghị m, ma Chineke maara 카드
원어 17개 불러오는 중...
4
onye a, nke a kpọọrọ banye na paradaịs, ebe ọ nụrụ ihe ọnụ mmadụ na-apụghị ịkọwa, nke e nyeghịkwa mmadụ ọbụla ike ikwu ihe banyere ya. 카드
원어 14개 불러오는 중...
5
Ekwesiri m ịnya isi nʼihi nwoke dị otu a ma agaghị m anya isi maka mụ onwe m, ma ọ bụghị maka adịghị ike m. 카드
원어 15개 불러오는 중...
6
A sị na m chọrọ ịnya isi, agaghị m abụ onye nzuzu, nʼihi na aga m ekwu naanị eziokwu. Otu ọ dị, agaghị m anya isi ka onye ọbụla ghara ịgụ ọnọdụ m karịa ihe ọ hụrụ nʼime m, maọbụ karịa ihe ọ nụrụ nʼọnụ m. 카드
원어 26개 불러오는 중...
7
Ma nʼihi na ọtụtụ ihe ndị a m ji anya m hụ bụ ihe pụrụ ime ka m bulie onwe m elu karịa ka o si kwesi. E tinyere ihe mgbu nʼanụ ahụ m ka ọ na-adụ m dịka ogwu. Ihe mgbu a dị nʼanụ ahụ m na-eti m aka dịka onyeozi nke ekwensu, na-eme ka m ghara ịfụlị onwe m elu karịa. 카드
원어 22개 불러오는 중...
8
Ekpeela m ekpere ugboro atọ rịọ Onyenwe anyị ka o wepụrụ m ahụ mgbu a. 카드
원어 10개 불러오는 중...
9
Ma ọ sịrị m, “Amara m ezuorola gị. Nʼihi na ike m na-ezu oke nʼime adịghị ike.” Ugbu a, obi dị m ụtọ ịnya isi banyere adịghị ike m. Nʼihi na ọ bụ site nʼọnọdụ adịghị ike m ka ike ebube Kraịst ga-esi nọgide nʼahụ m. 카드
원어 31개 불러오는 중...
10
Ọ bụ nʼihi Kraịst ka m na-anọgide nʼadịghị ike m niile, mkparị ndị mmadụ, ihe isi ike niile, mkpagbu niile na ihe ndakwasị dị iche iche. Nʼihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-enwe ike karịa. 카드
원어 20개 불러오는 중...

A True Apostle's Love and Concern for the Corinthian Church

11
Emeela m onwe m onye nzuzu ma unu onwe unu rugidere m ime ya. O kwesiri ka unu bụrụ ndị mbụ ga-eto m. Ọ bụ ezie a na-abụghị m ihe ọbụla, ma o were m anya na ọ dịghị ụzọ ọbụla m si dị ala nʼebe ndị ahụ unu na-eche na ha kachasị elu nʼetiti ndị ozi. 카드
원어 22개 불러오는 중...
12
Ejiri m ndidi rụọ ọrụ nʼetiti unu, ihe iji gosi na abụ m nwaazụ nʼeziokwu. Egosiri m unu ihe ịrịbama, ọrụ ebube dị iche iche, na ọtụtụ oke ọrụ. 카드
원어 18개 불러오는 중...
13
Olee ụzọ unu si dị ala nʼebe chọọchị ndị ọzọ dị, ma ọ bụghị na m abụghị ibu arọ nye unu? Gbagharanụ m mmejọ a. 카드
원어 22개 불러오는 중...
14
Nke a bụ ugboro atọ m na-ejikere ịbịakwute unu. Agaghị m abụrụ unu ibu arọ, ihe dị m mkpa abụghị akụ unu nwere, kama unu onwe unu. Ọ bụghị ụmụntakịrị ka ọ dịrị ịkpadoro nne na nna ha ihe, kama ọ bụ ọrụ dịrị nne na nna ịkpadoro ụmụ ha ihe. 카드
원어 32개 불러오는 중...
15
Nʼezie, ọ na-atọ m ụtọ iwere onwe m na ihe niile m nwere nye unu, nʼihi na ahụrụ m unu nʼanya. Ma ọ bụrụ na m hụrụ unu nʼanya karịa, ọ ga-adị mma ma unu hụ m nʼanya nke nta? 카드
원어 17개 불러오는 중...
16
Nʼagbanyeghị na-abụrụ m unu ibu arọ, ụfọdụ nʼime unu na-ekwu, ọ bụ ezie na ọ dịghị anara anyị ihe ọbụla, maọbụ onye aghụghọ. Ma eleghị anya, o nwere ụzọ aghụghọ dị iche iche o si anara anyị ihe. 카드
원어 12개 불러오는 중...
17
Ọ dị onye ọbụla m ziteere unu, iji si nʼaka ya rigbuo unu? 카드
원어 10개 불러오는 중...
18
Arịọrọ m Taịtọs ka ọ bịakwute unu, ya na nwanna anyị nwoke ọzọ. Taịtọs o rigburu unu? O nwere ihe dị iche nʼuche na omume mụ na ya? 카드
원어 19개 불러오는 중...
19
Unu chere na ihe anyị na-eme oge niile ndị a bụ ịgọpụ onwe anyị nʼihu unu? Ọ bụ nʼihu Chineke ka anyị na-ekwu nke a nʼime Kraịst. Ndị m hụrụ nʼanya, ihe ndị a anyị na-ekwu bụ maka ọdịmma unu. 카드
원어 19개 불러오는 중...
20
Nʼihi na ihe na-atụ m egwu bụ na mgbe m bịara nʼetiti unu, ihe m ga-ahụ agaghị atọ m ụtọ. Mgbe ahụ mmeso m ga-emeso unu agakwaghị atọ unu atọ. Nʼihi na ana m atụ egwu na mgbe m bịakwutere unu ọzọ, aga m ahụ ọtụtụ nʼime unu ka unu na-ese okwu, aga m ahụ ka unu na-ekwosa ibe unu ekworo, aga m ahụ unu ka unu na-akpasu ibe unu iwe. Aga m ahụ ọtụtụ ndị na-afụli onwe ha elu, ndị na-ekwu ọtụtụ ihe ọjọọ dị iche iche megide ndị ọzọ; aga m ahụ ọtụtụ ndị jupụtara nʼaghụghọ na ịkpa iche iche. 카드
원어 26개 불러오는 중...
21
Ana m atụ egwu na mgbe m ga-abịakwute unu ọzọ, Chineke m ga-eme ka m weda onwe m ala nʼihu unu, mee ka m kwa akwa nʼihi ụfọdụ nʼime unu ndị mehiere na mbụ, ma ha achọghị ichegharị site nʼihe ọjọọ ha mere, na nʼihi ọtụtụ nʼime unu na-adị ndụ rere ure, ndụ na-adịghị ọcha, ndụ ịkwa iko, na ndụ ọjọọ. 카드
원어 28개 불러오는 중...
注解書 2 Corinthians 12章
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) パブリックドメイン (PD) 出典

章・書巻単位の注解

書巻概要、章の序論、複数章範囲など、特定の節ではない単位に接続された注解です。

章の序論

이 장에서 사도는 자기 사도직의 영예를 변호하는 일을 계속해 나간...

節・節範囲の注解

現在の章の特定の節、または節範囲に直接接続された注解です。

1-10 The Apostle's Rapture (57 AD)

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

11-21 Paul's Expostulations (57 AD)

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) パブリックドメイン (PD) 出典

節・節範囲の注解

現在の章の特定の節、または節範囲に直接接続された注解です。

1 2Co 12:1-21.

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

2 2. "내가 알았노라"가 아니라 "내가 안다"고 번역하라

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

3 3. "내가 안다"고 번역하라

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

4 4. 말할 수 없는

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

5 5. 나 자신에 관하여는

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

6 6. 이는

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

7 7. 지나치게 자고하지 않게 하시려고

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

8 8. 이것을 위하여

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

9 9. 말씀하시기를

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

10 10. 기뻐하노니

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

11 11. 자랑하는 중에

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

12 12. 참으로

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

13 13. 너희가 부족하게 된 것이 무엇이냐

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

14 14. 세 번째

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

15 15. 내가 . . . 쓰고

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

16 16. 내가 너희에게 폐를 끼치지 아니하였을지라도

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

17 17. 바울의 대답은 이것이다. 너희가 잘 알듯이 나는 그렇게 하지 않...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

18 18. 내가 디도를 권하고

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

19 19. 다시

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

20 20. 이는

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

21 21. 내 하나님

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

原文注解書は著作権保護期間が満了したパブリックドメイン著作です。scripture.how が提供する韓国語翻訳・編集・構造化コンテンツには別の利用条件が適用されます。

주석

선택한 구절의 주석서 내용