阅读圣经

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 以西结书 第 14 章

代表经文

Ụfọdụ nʼime ndị okenye Izrel bịakwutere m, nọdụ ala nʼihu m. 겔 14:1

经文导航

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 以西结书 第 14 章

旧约

搜索

搜索经文

原文搜索 Strong · lemma · 含义

译本范围

经文范围

设置

显示选项

网站语言

菜单、按钮、提示等网站界面文案会以所选语言显示。

界面主题

网站设计

切换整个网站的布局与氛围。阅读界面设计只改变圣经正文区域的样式。

阅读界面设计

详细设置

当前 scripture.how 的默认配色。

所选样式会保存在此浏览器中。登录后可保存到服务器。

顶部背景

圣经场景会使用本章已生成的 hero 图片。若尚无图片,则显示默认背景。

Hero 切换

经文按钮显示

选择时显示模式下,桌面端在鼠标悬停经文时显示资料/多译本/评论按钮,移动端在选择经文时显示。

字体大小

字体

原文显示

右侧按钮会将对齐词显示为词典卡片;经文下方会以内联方式显示所有原文 token。

打开原文搜索

原文搜索

此原文词出现的所有经文

加载中...

加载中...

经文资料

在一处查看原文、串珠、注释书、圣经笔记和评论。

点击原文按钮后加载。

请选择单词。

多译本

按多译本设置对照当前经文。

点击经文的多译本按钮后加载。

串珠

与本节相关的圣经经文

加载中...

相关经文

平行经文正文

加载中...

原文词典

本节的原文词

加载中...

请选择单词。

图片

圣经笔记说明

可查看当前圣经笔记作者为共同阅读整理的颜色含义、专栏、概念词典和格式术语。

译本简介

以西结书 阅读统计

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

本书(以西结书)

总章数
48章
总节数
1,273节
当前章
14 / 48章
本章节数
23节
章进度29.2%
节进度(截至本章)22.8%

整本圣经(从创世记起)

当前章
816 / 1,189章
总节数
31,103节
整体章进度68.6%
整体节进度(截至本章)66.7%

圣经笔记说明

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Lord Answers the Elders Who Set Up Idols in Their Hearts

1
Ụfọdụ nʼime ndị okenye Izrel bịakwutere m, nọdụ ala nʼihu m. 카드
원어 7개 불러오는 중...
2
Mgbe ahụ okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, 카드
원어 5개 불러오는 중...
3
“Nwa nke mmadụ, ndị ikom ndị a na-efe arụsị nʼime obi ha, ma tinyekwa ihe ịsụ ngọngọ nke ajọ omume ya nʼihu ha. Aga m ekwenye ka ha jụta m ase ọbụla? 카드
원어 16개 불러오는 중...
4
Ya mere, gwa ha okwu sị ha ‘Nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: Mgbe onye Izrel ọbụla na-agbaso arụsị nʼobi ya, nke na-ekwekwa ka arụsị ndị a na-eduba ya na mmehie, bịakwutere onye amụma ịjụta ya ase, mụ onwe m bụ Onyenwe anyị ga-aza onye ahụ dịka o si dị, ya bụ dịka ịba ụba nke arụsị ya niile si dị. 카드
원어 35개 불러오는 중...
5
Nʼụzọ dị otu a ka m ga-esi nwetaghachikwa obi ndị Izrel niile bụ ndị si nʼebe m nọ wezuga onwe ha, ma malite ife arụsị.’ 카드
원어 11개 불러오는 중...
6
“Nʼihi ya, gwa ụlọ Izrel, ‘Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu, Chegharịanụ! Sitenụ nʼife arụsị unu niile chigharịa, jukwanụ omume unu niile rụrụ arụ. 카드
원어 18개 불러오는 중...
7
“ ‘Nʼihi na onye ọbụla nʼụlọ Izrel maọbụ onye ọbụla nʼime ndị ọbịa bi nʼala Izrel, nke kewapụrụ onwe ya site nʼiso m, si otu a mee ka arụsị ọ na-efe baa ya nʼobi, nke na-etinye ihe ịsọ ngọngọ ajọ omume nʼihu ha, mechaa, gakwuru onye amụma maka isite nʼaka ya ịjụta m ase, mụ onwe m bụ Onyenwe anyị ga-azaghachi ha. 카드
원어 31개 불러오는 중...
8
Aga m edokwa onwe m imegide ha, mee ka ha bụrụ ihe ịmaatụ na ilu nye ndị ọzọ. Aga m esitekwa nʼetiti ndị m wezuga ha. Mgbe ahụ, unu ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị. 카드
원어 14개 불러오는 중...
9
“ ‘Ọ bụrụ na arafuo onye amụma ahụ ka o buo amụma, ọ bụ mụ onwe m bụ Onyenwe anyị rafuru onye amụma ahụ. Aga m esetipụ aka m megide ya, bipụkwa ya site nʼetiti ndị m, bụ Izrel. 카드
원어 19개 불러오는 중...
10
Ha ga-ata ahụhụ nʼihi mmehie ikpe ọmụma ha, dịka ikpe ọmụma dịrị onye na-ajụ ase, otu a ka ọ ga-adịkwa nye onye amụma ụgha ahụ. 카드
원어 7개 불러오는 중...
11
Mgbe ahụ, ụmụ Izrel agaghị esitekwa nʼiso m kpafuo ọzọ. Ha agakwaghị eji mmehie merụọ onwe ha, kama ha ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke ha. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwupụtara ya.’ ” 카드
원어 22개 불러오는 중...

Four Judgments Where Even the Righteous Save Only Themselves

12
Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị, 카드
원어 5개 불러오는 중...
13
“Nwa nke mmadụ, ọ bụrụ na ndị bi nʼala emehie megide m, site nʼekwesighị ntụkwasị obi ha, ọ bụrụ na m esetipụ aka m mee ka oke ụnwụ bịakwasị ha, ọ bụrụkwa na m emee ka mmadụ na anụmanụ niile dị nʼala a nwụchasịa, 카드
원어 22개 불러오는 중...
14
a sịkwa na Noa, Daniel na Job bi nʼetiti ya, ha ga-azọpụta naanị onwe ha nʼezi omume ha. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya. 카드
원어 16개 불러오는 중...
15
“Asị na m eziga anụ ọhịa ọjọọ ka ha bịa bibie ala ahụ, mee ka ọ ghọọ ebe tọgbọrọ nʼefu meekwa ka mmadụ ọbụla ghara ị site nʼime ya gafee nʼihi anụ ọhịa ndị ahụ, 카드
원어 12개 불러오는 중...
16
dịka m na-adị ndụ ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu, ọ bụrụkwarị na ndị ikom atọ ndị a nọ nʼebe a, ha agaghị anapụta ọ bụladị ụmụ ha ndị nwoke maọbụ ụmụ ha ndị nwanyị site nʼịla nʼiyi. Naanị ha ka a ga-azọpụta, ma ala ahụ ga-abụ ihe tọgbọrọ nʼefu. 카드
원어 20개 불러오는 중...
17
“Ọ bụrụ na a sị na m mere ka mma agha bịakwasị ala ahụ, m sị, ‘Ka mma agha gabiga site nʼala ahụ niile gburugburu,’ ma gbuo mmadụ na anụmanụ niile dị nʼime ya, 카드
원어 14개 불러오는 중...
18
dịka m na-adị ndụ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri, a sịkwarị na ndị ikom atọ ndị a nọ nʼala ahụ, ha agaghị anapụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ha ndị inyom site nʼịla nʼiyi. Kama, ọ bụ naanị ha onwe ha ka a ga-anapụta. 카드
원어 17개 불러오는 중...
19
“Ọzọkwa, ọ bụrụ na m eziga oke iwe m site nʼajọ ọrịa na-efe efe, ọ bụrụ na ọrịa ahụ egbuo mmadụ na anụmanụ ha niile, 카드
원어 14개 불러오는 중...
20
dịka m na-adị ndụ, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri, a sịkwa na Noa, Daniel na Job bi nʼime ya, ha agaghị anapụta ụmụ ha ndị ikom maọbụ ndị inyom site nʼịla nʼiyi. Ha ga-azọpụta naanị onwe ha nʼezi omume ha. 카드
원어 19개 불러오는 중...
21
“Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, a ga-esi aṅaa napụta ya, mgbe m zipụrụ ụzọ ikpe m anọ dị oke egwu nke na-echere Jerusalem. Ikpe ndị a bụ: mma agha na ụnwụ, anụ ọhịa ọjọọ na-adọgbu adọgbu na ọrịa na-efe efe, ka ha gbuchapụ mmadụ na anụmanụ niile dị nʼime ya. 카드
원어 22개 불러오는 중...
22
Ma a ga-enweta ụfọdụ ndị ga-afọdụ ndụ, bụ ụmụ unu ndị nwoke na ndị nwanyị, ndị a ga-anapụta site nʼahụhụ ndị a. Ha ga-abịakwute unu. Mgbe unu hụrụ omume ha, na obibi ndụ ha, ha ga-abụrụ unu ihe nkasiobi nʼihi na unu ga-esite na ha mata ụdị mbibi nke m mere ka ọ bịakwasị Jerusalem. 카드
원어 27개 불러오는 중...
23
A ga-akasịkwa unu obi mgbe unu hụrụ omume ha na obibi ndụ ha, unu ga-amatakwa na ọ bụghị nʼefu ka m mere ka ihe ndị a niile dakwasị ha.” Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya. 카드
원어 21개 불러오는 중...
注释书 Ezekiel 第 14 章
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 公有领域 (PD) 来源

章/书卷层级注释

连接到书卷概要、本章导言或多章范围等非特定经文单位的注释。

本章导言

말씀을 듣는 것과 기도하는 것은 하나님의 두 가지 큰 의식입니다....

经文/经文范围注释

直接连接到当前章节中某一节或经文范围的注释。

1-11 The Elders of Israel Rebuked; The Prophet's Address to the Elders (593 BC)

打开注释书标题后会加载内容。

12-23 Destruction of the People Determined; The Variety of the Divine Judgment; A Remnant Preserved (593 BC)

打开注释书标题后会加载内容。

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 公有领域 (PD) 来源

经文/经文范围注释

直接连接到当前章节中某一节或经文范围的注释。

1 Eze 14:1-23.

打开注释书标题后会加载内容。

3 3. 그들은 마음에 우상을 세우고 눈앞에도 우상을 두었다. 하나님께...

打开注释书标题后会加载内容。

4 4. 하나님은 우상을 품고 오는 자에게 그의 우상 많음에 따라 친히...

打开注释书标题后会加载内容。

5 5. 하나님은 그들의 마음속 위선과 불경건을 드러내고 벌하시려 한다...

打开注释书标题后会加载内容。

6 6. 하나님은 심판을 경고하시지만 회개로 재앙을 피하기를 원하신다....

打开注释书标题后会加载内容。

7 7. 이스라엘 가운데 거류하는 이방인도 여호와만 섬겨야 했다. 우상...

打开注释书标题后会加载内容。

8 8. 하나님은 그런 사람을 대적하여 얼굴을 두고, 그를 놀라운 심판의...

打开注释书标题后会加载内容。

9 9. 하나님이 거짓 선지자를 속였다는 말은 사탄과 악한 도구들을 허...

打开注释书标题后会加载内容。

10 10. 백성이 회개 없이 평안의 응답을 구했으므로, 하나님은 그들이...

打开注释书标题后会加载内容。

11 11. 하나님의 심판조차 자기 백성을 고치려는 사랑에서 나온다. 다른...

打开注释书标题后会加载内容。

12 12. 이 부분은 몇몇 의인의 존재가 하나님의 심판을 막을 수 있는지...

打开注释书标题后会加载内容。

13 13. 양식의 지팡이는 사람이 의지해 사는 양식을 뜻한다. 하나님은...

打开注释书标题后会加载内容。

14 14. 노아, 다니엘, 욥은 개인적 의로 재앙에서 구원받은 대표적 인물...

打开注释书标题后会加载内容。

15 15-21. 기근, 사나운 짐승, 칼, 전염병의 네 심판이 점층적으로 제시...

打开注释书标题后会加载内容。

19 19. “피로”라는 말은 문자적 피만이 아니라 모든 때 이른 죽음을 가...

打开注释书标题后会加载内容。

21 21. 단 하나의 심판도 피하게 할 수 없다면, 네 가지 심판이 모두 임...

打开注释书标题后会加载内容。

22 22. 남은 자는 의로운 자라기보다 예루살렘의 멸망에서 바벨론으로...

打开注释书标题后会加载内容。

23 23. 그들은 말이 아니라 자기들의 드러난 죄악을 통해 포로들에게 위...

打开注释书标题后会加载内容。

原文注释书是版权保护期已满的公有领域作品。scripture.how 提供的韩语翻译、编辑和结构化内容适用单独的使用条件。

주석

선택한 구절의 주석서 내용