阅读圣经

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 以西结书 第 26 章

代表经文

Nʼụbọchị nke mbụ nʼọnwa, nʼafọ nke iri na otu, okwu nke Onyenwe anyị rutere m ntị sị, 겔 26:1

经文导航

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 以西结书 第 26 章

旧约

搜索

搜索经文

原文搜索 Strong · lemma · 含义

译本范围

经文范围

设置

显示选项

网站语言

菜单、按钮、提示等网站界面文案会以所选语言显示。

界面主题

网站设计

切换整个网站的布局与氛围。阅读界面设计只改变圣经正文区域的样式。

阅读界面设计

详细设置

当前 scripture.how 的默认配色。

所选样式会保存在此浏览器中。登录后可保存到服务器。

顶部背景

圣经场景会使用本章已生成的 hero 图片。若尚无图片,则显示默认背景。

Hero 切换

经文按钮显示

选择时显示模式下,桌面端在鼠标悬停经文时显示资料/多译本/评论按钮,移动端在选择经文时显示。

字体大小

字体

原文显示

右侧按钮会将对齐词显示为词典卡片;经文下方会以内联方式显示所有原文 token。

打开原文搜索

原文搜索

此原文词出现的所有经文

加载中...

加载中...

经文资料

在一处查看原文、串珠、注释书、圣经笔记和评论。

点击原文按钮后加载。

请选择单词。

多译本

按多译本设置对照当前经文。

点击经文的多译本按钮后加载。

串珠

与本节相关的圣经经文

加载中...

相关经文

平行经文正文

加载中...

原文词典

本节的原文词

加载中...

请选择单词。

图片

圣经笔记说明

可查看当前圣经笔记作者为共同阅读整理的颜色含义、专栏、概念词典和格式术语。

译本简介

以西结书 阅读统计

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

本书(以西结书)

总章数
48章
总节数
1,273节
当前章
26 / 48章
本章节数
21节
章进度54.2%
节进度(截至本章)51.6%

整本圣经(从创世记起)

当前章
828 / 1,189章
总节数
31,103节
整体章进度69.6%
整体节进度(截至本章)67.9%

圣经笔记说明

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Prophecy of the Fall of Tyre

1
Nʼụbọchị nke mbụ nʼọnwa, nʼafọ nke iri na otu, okwu nke Onyenwe anyị rutere m ntị sị, 카드
원어 11개 불러오는 중...
2
“Nwa nke mmadụ, Taịa aṅụrịala ọṅụ nʼihi ọdịda Jerusalem. Ọ na-ekwukwa na-asị, ‘Ahaa, agbajiela obodo ahụ bụ ọnụ ụzọ e si eje mba dị iche iche. Ọnụ ụzọ ama ya niile egherekwala oghe nye m. Ugbu a, e mebirila ya, ihe ga-agara m nke ọma karịa.’ 카드
원어 16개 불러오는 중...
3
Nʼihi ya, ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu: Lee, ana m eguzo imegide gị Taịa. Aga m emekwa ka ọtụtụ mba bilie bịakwasị gị dịka ebili mmiri nke oke osimiri. 카드
원어 15개 불러오는 중...
4
Ha ga-etida mgbidi Taịa niile, kwadakwa ụlọ elu ya niile. Aga m akọchapụ aja mgbidi ya dakpọrọ adakpọ mee ka ala ahụ ghọọ ala nkume nkume. 카드
원어 12개 불러오는 중...
5
Ọ ga-aghọkwa ebe ndị ọkụ azụ na-agbasa ụgbụ ha nʼetiti oke osimiri. Nʼihi na mụ onwe m ekwuola ya. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwupụtara. Ọ ga-aghọkwara mba niile dị iche iche ihe a kwatara nʼagha. 카드
원어 14개 불러오는 중...
6
Ma a ga-eji mma agha laa ụmụada ya bi nʼelu ala nʼiyi. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.” 카드
원어 9개 불러오는 중...
7
“Nʼihi na otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: Aga m esite na mgbago ugwu kpọta Nebukadneza eze Babilọn, onye bụ eze ndị eze, ọ ga-achị ọtụtụ ndị agha na ụgbọala, na ndị na-agba ịnyịnya bilie imegide Taịa. 카드
원어 21개 불러오는 중...
8
Ọ ga-ebu ụzọ jiri mma agha bibie ndị gị bi nʼelu ala. Ọ ga-agbakwa obodo gị gburugburu, wulie mgbidi agha ya elu, imegide mgbidi obodo gị. Ọ ga-ewelikwa ọta agha ya elu. 카드
원어 13개 불러오는 중...
9
Ọ ga-echezikwa ihe agha e ji akwatu mgbidi nʼebe mgbidi gị dị, jiri ngwa agha ya kwada ụlọ elu gị niile. 카드
원어 7개 불러오는 중...
10
Ịnyịnya ya ga-adị ọtụtụ nke ga-eme ka ha jiri uzuzu kpuchie gị. Mgbidi gị ga-ama jijiji nʼihi oke ụzụ nke ịnyịnya agha ndị a, na ụgbọ agha, na wagọn ịnyịnya na-adọkpụ ga-eme, mgbe ha na-abata nʼọnụ ụzọ ama gị, dị ka mgbe ọtụtụ mmadụ na-abanye nʼime obodo e tidara mgbidi ya. 카드
원어 15개 불러오는 중...
11
Ọ ga-eji ụkwụ ịnyịnya ya niile zọtọọ okporoụzọ gị niile, jirikwa mma agha gbuchapụ ndị gị niile. Ogidi niile nke ike gị ga-adaru ala. 카드
원어 13개 불러오는 중...
12
Ha ga-akwara akụ gị niile, na ihe ahịa gị niile dịka ihe ha dọtara nʼagha. Ha ga-akwatu mgbidi gị niile, na ụlọ ọma gị niile, kpokọtaa osisi gị niile, na nkume niile, na ngwongwo niile nʼabaghị uru wụnye ha nʼime osimiri. 카드
원어 15개 불러오는 중...
13
Aga m emekwa ka ụzụ nke abụ gị niile kwụsị. A gaghị anụkwa ụda ụbọ akwara gị ọzọ. 카드
원어 8개 불러오는 중...
14
Aga m emekwa ka ala gị ghọọ ala nkume nkume, nke ihe na-adịghị nʼime ya. Ị ga-abụkwa ebe ndị ọkụ azụ ga na-agbasa ụgbụ ha. Ọ dịghị onye ga-ewuzi gị ọzọ. Mụ onwe m bụ Onyenwe anyị ekwuola ya. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri. 카드
원어 16개 불러오는 중...

The Coastlands and Kings Mourn Tyre's Ruin

15
“Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-agwa Taịa, Ọ bụ na agaghị anụ mkpọtụ ọdịda gị na mba ndị ahụ niile dị nʼọnụ mmiri osimiri, mgbe ndị e merụrụ ahụ ga na-asụ ude nʼoge a na-egbu ndị bi nʼime gị? 카드
원어 15개 불러오는 중...
16
Mgbe ahụ, ndị ndu nʼobodo ndị ahụ niile dị nʼọnụ mmiri osimiri ga-esi nʼocheeze ha rịdata. Ha ga-eyipụ uwe mwụda ha, yipụsịakwa uwe ha niile a kpara nke ọma. Ha ga-anọdụ ọdụ nʼala na-ama jijiji site nʼoke egwu nʼihi ihe ha hụrụ dakwasịrị gị. 카드
원어 22개 불러오는 중...
17
Ha ga-ebulikwa abụ akwa banyere gị, sị gị, 카드
원어 22개 불러오는 중...
18
Ugbu a, lee na ala niile dị nʼọnụ mmiri nke osimiri 카드
원어 10개 불러오는 중...
19
“Ihe a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: Mgbe m mere ka ị ghọọ obodo tọgbọrọ nʼefu, dịka obodo niile nke mmadụ na-ebighị, mgbe m mekwara ka ogbu mmiri nke oke osimiri bịakwasị gị, mgbe ọtụtụ mmiri ya kpuchiri gị, 카드
원어 20개 불러오는 중...
20
mgbe ahụ ka m ga-eme ka ị rịdaruo nʼala mmụọ, gị na ndị na-arịda nʼolulu, ka i jekwuru ndị mgbe ochie. Aga m eme ka ebe obibi gị bụrụ nʼokpuru ime ime ala, ka ị dịrị ka obodo ndị ochie ahụ e tikpọrọ etikpọ. Gị na ndị ahụ na-arịdaru nʼolulu. Ị gaghị esitekwa nʼebe ahụ lọghachi ịbịa isoro ndị dị ndụ birikwa. 카드
원어 22개 불러오는 중...
21
Aga m eme ka ọgwụgwụ gị bụrụ ihe a ga-atụ egwu. Ị gaghị adịkwa. A ga-achọ gị, ma agaghị achọta gị. Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya.” 카드
원어 11개 불러오는 중...
注释书 Ezekiel 第 26 章
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 公有领域 (PD) 来源

章/书卷层级注释

连接到书卷概要、本章导言或多章范围等非特定经文单位的注释。

本章导言

선지자는 앞선 장들에서 자기 얼굴을 향하여 두었던 그 네 나라에 대...

经文/经文范围注释

直接连接到当前章节中某一节或经文范围的注释。

1-14 The Burden of Tyre (588 BC)

打开注释书标题后会加载内容。

15-21 The Burden of Tyre (588 BC)

打开注释书标题后会加载内容。

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 公有领域 (PD) 来源

经文/经文范围注释

直接连接到当前章节中某一节或经文范围的注释。

1 Eze 26:1-21.

打开注释书标题后会加载内容。

2 2. 두로

打开注释书标题后会加载内容。

3 3, 4. 민족들이 바다 물결처럼

打开注释书标题后会加载内容。

5 5. 바다 가운데

打开注释书标题后会加载内容。

6 6. 들에 있는 그 딸들

打开注释书标题后会加载内容。

7 7. 북쪽에서

打开注释书标题后会加载内容。

9 9. 전쟁 기계

打开注释书标题后会加载内容。

10 10. 먼지

打开注释书标题后会加载内容。

11 11. 네 견고한 수비대

打开注释书标题后会加载内容。

12 12. 네 돌과 목재를 물 가운데 두리라

打开注释书标题后会加载内容。

13 13. 네 번영의 즐거움 대신 죽음 같은 침묵이 지배할 것이다이사야 2...

打开注释书标题后会加载内容。

14 14. 그는 시작할 때와 거의 같은 말로 결론짓는다에스겔 26:4, 5. '...

打开注释书标题后会加载内容。

15 15-21. 두로의 전복이 다른 해양 민족들과 두로의 식민지들, 예컨대...

打开注释书标题后会加载内容。

16 16. 그들의 보좌에서 내려와 땅에 앉으리라

打开注释书标题后会加载内容。

17 17. 바다 사람들이 거주하던

打开注释书标题后会加载内容。

18 18. 네가 떠나는 날

打开注释书标题后会加载内容。

19 19. 큰 물

打开注释书标题后会加载内容。

20 20. 구덩이

打开注释书标题后会加载内容。

21 21. 두려움

打开注释书标题后会加载内容。

原文注释书是版权保护期已满的公有领域作品。scripture.how 提供的韩语翻译、编辑和结构化内容适用单独的使用条件。

주석

선택한 구절의 주석서 내용