scripture.how 성경필사
KO

Copywork

Igbo BIUO 전도서 1장

성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.

KO 한국어
ZH 중국어
JA 일본어
HI 힌디어
BN 벵골어
TA 타밀어
TE 텔루구어
ML 말라얄람어
FA 페르시아어
MY 버마어
NE 네팔어
MR 마라티어
KN 칸나다어
HA 하우사어
YO 요루바어
SW 스와힐리어
IG 이그보어
ID 인도네시아어
TSI
PT 포르투갈어
VI 베트남어
AR 아랍어
AVD
RU 러시아어
UK 우크라이나어
RO 루마니아어
BTF
IT 이탈리아어
FI 핀란드어
TO 통가어
HR 크로아티아어
SR 세르비아어
TR 튀르키예어
HU 헝가리어
PL 폴란드어
SK 슬로바키아어
LA 라틴어
NL 네덜란드어
CS 체코어
FR 프랑스어
ES 스페인어
DE 독일어
ETC 기타 언어
1:1
대기

Okwu onye ozizi, nwa Devid, onye bụ eze na Jerusalem.

1:2
대기

Ihe efu, ihe niile bụ ihe efu

1:3
대기

Olee uru mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile

1:4
대기

Otu ọgbọ laa, ọgbọ ọzọ abịa,

1:5
대기

Anyanwụ na-awa, na-adakwa,

1:6
대기

Ifufe na-efe gaa na ndịda;

1:7
대기

Mmiri dị nʼiyi niile na-asọbanye nʼoke osimiri

1:8
대기

Ihe niile nọ na-adọgbu onwe ha nʼọrụ;

1:9
대기

Ihe ọbụla nke dịrịla na mbụ ga-adịkwa ọzọ.

1:10
대기

Ọ dị ihe enwere ike ikwu sị,

1:11
대기

Anaghị echeta ndị mgbe ochie,

1:12
대기

Mụ onwe m bụ onye nkuzi, bụrịị eze Izrel nʼime Jerusalem.

1:13
대기

Ekpebiri m, were onwe m nye, iji amamihe nnyochapụta ihe m nwere ike ịmata banyere ihe niile a na-eme nʼime ụwa. Olee ụdị ibu arọ bụ nke a, nke Chineke bokwasịrị ụmụ mmadụ?

1:14
대기

Enyochaala m ihe niile a na-eme nʼụwa chọpụta na ha enweghị isi. Ọ dị ka mmadụ ịchụgharị ifufe.

1:15
대기

Ihe gbagọrọ agbagọ, apụghị ime ya ka ọ dizie.

1:16
대기

Echere m nʼime obi m sị, “Lee anya! Aghọọla m onye ukwu, bụrụ onye maara ihe karịa ndị eze niile chịrịla na Jerusalem. Enweela m amamihe nʼebe ọ dị ukwu, babigakwa ụba oke nʼihe ọmụma.”

1:17
대기

Nʼihi ya, agbalịsiri m ike ịmụta ihe dị iche nʼetiti ihe ọmụma, na ịyị ara na nzuzu. Ma ihe m chọpụtara bụ na ọ baghị uru. Ọ dị ka itufu oge ịchọ ụzọ ijide ifufe.

1:18
대기

Nʼihi na mgbe amamihe na-aba ụba, mgbe ahụ ka iwe na ọnụma na-ejupụta,