Amụma banyere obodo Ninive. Akwụkwọ ọhụ Nehum, onye obodo Elkosh.
KO
Copywork
Igbo BIUO 나훔 1장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 나훔
Onyenwe anyị bụ onye ekworo, bụrụkwa Chineke na-abọ ọbọ.
Onyenwe anyị adịghị ewe iwe ọsịịsọ; ma ọ bụ onye ike ya dị ukwuu,
Ọ na-abasiri oke osimiri mba ike, mee ka ọ taa,
Nʼihu ya, ugwu niile na-eme mkpọtụ,
Onye ga-eguzogide oke iwe ya?
Onyenwe anyị dị mma.
ma ọ ga-eji idee mmiri dị ukwuu
Kedụ izu ọjọọ unu na-agba megide Onyenwe anyị
Ha ga-abụ ndị a tụhịkọtara nʼetiti ogwu,
Ọ bụ nʼime gị, Ninive, ka otu onye si pụta,
Ihe a ka Onyenwe anyị kwuru,
Ugbu a, aga m agbajipụ agbụ yoku ọ nyanyere unu nʼolu,
Onyenwe anyị enyela iwu ya banyere gị, Ninive:
Lee, nʼelu ugwu niile