Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.
Nke a bụ okwu Onyenwe anyị nke bịaara Maịka, onye Moreshet, nʼoge eze Jotam, Ehaz na Hezekaya, bụ ndị eze Juda. Ọhụ nke ọ hụrụ banyere Sameria na Jerusalem.
1:2
Waiting
Geenụ ntị, unu ndị mmadụ, unu niile,
1:3
Waiting
Lee! Onyenwe anyị na-abịa! O si nʼebe obibi ya na-abịa.
1:4
Waiting
Ugwu ukwu niile na-agbaze nʼokpuru ụkwụ ya,
1:5
Waiting
Ihe ndị a bụ nʼihi njehie Jekọb,
1:6
Waiting
“Nʼihi ya, aga m eme ka Sameria ghọọ mkpọmkpọ ebe,