阅读圣经

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 路加福音 第 23 章

代表经文

Mgbe ahụ, ọha mmadụ ahụ niile biliri duru ya gakwuru Pailet. 눅 23:1

下一章

经文导航

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 路加福音 第 23 章

旧约

搜索

搜索经文

原文搜索 Strong · lemma · 含义

译本范围

经文范围

设置

显示选项

网站语言

菜单、按钮、提示等网站界面文案会以所选语言显示。

界面主题

网站设计

切换整个网站的布局与氛围。阅读界面设计只改变圣经正文区域的样式。

阅读界面设计

详细设置

当前 scripture.how 的默认配色。

所选样式会保存在此浏览器中。登录后可保存到服务器。

顶部背景

圣经场景会使用本章已生成的 hero 图片。若尚无图片,则显示默认背景。

Hero 切换

经文按钮显示

选择时显示模式下,桌面端在鼠标悬停经文时显示资料/多译本/评论按钮,移动端在选择经文时显示。

字体大小

字体

原文显示

右侧按钮会将对齐词显示为词典卡片;经文下方会以内联方式显示所有原文 token。

打开原文搜索

圣经笔记显示

评论/注释显示

右侧辅助面板仅在单一圣经视图和宽屏下显示;移动端和多栏圣经视图使用统一弹窗。

原文搜索

此原文词出现的所有经文

加载中...

加载中...

经文资料

在一处查看原文、串珠、注释书、圣经笔记和评论。

点击原文按钮后加载。

请选择单词。

多译本

按多译本设置对照当前经文。

点击经文的多译本按钮后加载。

串珠

与本节相关的圣经经文

加载中...

相关经文

平行经文正文

加载中...

原文词典

本节的原文词

加载中...

请选择单词。

图片

圣经笔记说明

요한복음을 읽기 전에 함께 확인할 안내입니다.

译本简介

路加福音 阅读统计

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

本书(路加福音)

总章数
24章
总节数
1,151节
当前章
23 / 24章
本章节数
56节
章进度95.8%
节进度(截至本章)95.4%

整本圣经(从创世记起)

当前章
996 / 1,189章
总节数
31,103节
整体章进度83.8%
整体节进度(截至本章)83.6%

성경 전체 요약

관리자 작성 주석

다른 공관복음과는 다른 관점의 복음서입니다.

圣经笔记说明

관리자 작성 주석의 필독 정보입니다.

색상 의미 전체 그림

하나님/선

하나님, 성령의 가르침, 진리, 생명, 빛, 율법(계명), 좁은 길, 하나님 나라, 영생 등

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

사탄, 더러운 영들의 가르침, 거짓, 사망, 어둠, 불법, 넓은 길, 어둠의 권세, 멸망

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

그리스도인, 순종하는 자들, 하나님의 백성, 알곡, 제자, 의인, 빛의 자녀, 진리를 따르는 자들, 생명의 길을 걷는 자들, 선한 양심 등

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

파란색 관점도 가능, 녹색 관점도 가능, 해석 관점 병존, 선한 방향의 연약함, 세상성이나 육신성의 모습, 문맥상 양면 해석

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

악인, 불순종하는 자들, 세상의 백성, 가라지, 미혹된 자들, 어둠에 속한 자들, 육신을 따르는 자들, 거짓을 따르는 자들, 넓은 길을 걷는 자들, 악한 양심 등

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

중립

지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 배경 정보, 상황 설명, 기록적 표현, 문맥 연결 요소, 선악 의미를 직접 부여하지 않는 인물/민족 표현 등

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

选择圣经笔记

본문에 적용할 성경노트를 선택하고 내 성경노트로 이동합니다.

현재 사용 중

관리자 작성 주석

공개 성경노트

选择其他圣经笔记

질문과 답변은 현재 선택된 성경노트 제작자 기준으로 관리됩니다.

내 성경노트

회원은 하나의 개인 성경노트를 만들고, 장별 초안/발행 상태로 관리할 수 있습니다.

로그인 후 생성

성경노트 사용법

읽기 기준이 되는 성경노트는 한 번에 하나만 선택합니다.

질문과 답변은 현재 선택된 성경노트 기준으로 관리됩니다.

공개 성경노트는 제작자가 공개 범위와 답변을 관리합니다.

Jesus Before Pilate

1
Mgbe ahụ, ọha mmadụ ahụ niile biliri duru ya gakwuru Pailet. 카드
원어 11개 불러오는 중...
2
Ha malitere ibo ya ebubo na-asị, “Anyị chọpụtara na nwoke a na-eduhie ndị obodo anyị niile, na-egbochikwa ha ịtụ ụtụ isi nye Siza, ma na-ekwukwa na ya bụ Kraịst, Eze.” 카드
원어 22개 불러오는 중...
3
Ya mere Pailet jụrụ ya sị, “Ị bụ eze ndị Juu?” 카드
원어 19개 불러오는 중...
4
Mgbe ahụ Pailet gwara ndịisi nchụaja na igwe mmadụ ahụ, “O nweghị ihe ọjọọ ọbụla m chọpụtara nwoke a mere.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
5
Ma ha gara nʼihu na-asị, “Ọ na-akpasu ọgbaaghara nʼala ndị Judịa niile site nʼozizi ya. Ọ malitere na Galili, ọ bịakwala ebe a ugbu a.” 카드
원어 20개 불러오는 중...
6
Mgbe Pailet nụrụ nke a, ọ jụrụ ma nwoke a ọ bụ onye Galili? 카드
원어 10개 불러오는 중...
7
Mgbe ọ matara na o si nʼebe Herọd na-achị, o nyere iwu ka e dugara ya Herọd, onye nọkwa na Jerusalem mgbe ahụ. 카드
원어 22개 불러오는 중...
8
Obi tọrọ Herọd ụtọ nke ukwuu, mgbe ọ hụrụ Jisọs nʼihi na ọ nọ na-achọ ịhụ ya anya nʼoge dị anya gara aga. Sitekwa nʼakụkọ ọ nụrụ banyere ya, o lere anya na ọ ga-arụ ọrụ ebube ụfọdụ. 카드
원어 30개 불러오는 중...
9
Ya mere ọ jụrụ ya ọtụtụ ajụjụ, ma ọ zaghị ya ihe ọbụla. 카드
원어 11개 불러오는 중...
10
Ndịisi nchụaja na ndị ozizi iwu guzo nʼebe ahụ gara nʼihu bosie ya ebubo ike. 카드
원어 10개 불러오는 중...
11
Emesịa, Herọd na ndị agha ya jiri ya mee ihe ọchị, ma kwaakwa ya emo. Ha yikwasịrị ya uwe mwụda mara mma ma zighachikwara ya Pailet. 카드
원어 20개 불러오는 중...
12
Nʼụbọchị ahụ ka Herọd na Pailet ghọrọ enyi, maka nʼoge gara aga ha bụ ndị iro. 카드
원어 22개 불러오는 중...
13
Pailet kpọkọtara ndịisi nchụaja, na ndị ndu, na ndị mmadụ ndị ọzọ 카드
원어 11개 불러오는 중...
14
sị ha, “Unu kpọtaara m nwoke a dị ka otu onye nʼime ndị na-akpali ndị mmadụ inupu isi. Ajụọla m ya ajụjụ nʼihu unu ma achọpụtaghị m ihe ọbụla nke unu kwesiri iji boo ya ebubo. 카드
원어 29개 불러오는 중...
15
Ọ bụladị Herọd achọpụtaghị ihe ọjọọ ọbụla nʼaka ya, nke a mere o jiri kpụghachitere anyị ya. Leenụ, o nweghị ihe ọbụla o mere e kwesiri iji maa ya ikpe ọnwụ. 카드
원어 16개 불러오는 중...
16
Ya mere aga m apịa ya ihe hapụ ya ka ọ laa.” 카드
원어 4개 불러오는 중...
17
Ma ọ dị mkpa na a ga-ahapụ otu onye mkpọrọ nʼoge mmemme. 카드
원어 8개 불러오는 중...
18
Ma igwe mmadụ ahụ tiri mkpu nʼotu olu sị, “Gbuo nwoke a, hapụrụ anyị Barabas.” 카드
원어 11개 불러오는 중...
19
(Onye a tụbara nʼụlọ mkpọrọ nʼihi ọgbaaghara dapụtara nʼobodo ahụ, nakwa nʼihi igbu mmadụ.) 카드
원어 15개 불러오는 중...
20
Dị ka ọ gbalịsịrị ike ịhapụ Jisọs, Pailet gwakwara ha okwu ọzọ. 카드
원어 10개 불러오는 중...
21
Ma ha niile tiri mkpu sị, “Kpọgide ya nʼobe! Kpọgide ya nʼobe!” 카드
원어 7개 불러오는 중...
22
Ọ sịrị ha na nke ugboro atọ, “Ọ bụ nʼihi gịnị? Olee ihe ọjọọ nwoke a mere? O nweghị ihe ọbụla m chọpụtara nʼaka ya kwesiri iwetara ya ọnwụ. Ya mere aga m ata ya ahụhụ, hapụ ya.” 카드
원어 21개 불러오는 중...
23
Ma ha nọgidere na-eti mkpu nʼoke olu ka a kpọgide ya nʼobe, nʼikpeazụ olu iti mkpu ha karịrị. 카드
원어 16개 불러오는 중...
24
Ya mere Pailet kpebiri imere ha ihe ha chọrọ. 카드
원어 8개 불러오는 중...
25
Ọ hapụrụ nwoke ahụ ha chọrọ nke a tụbara nʼụlọ mkpọrọ nʼihi ọgbaaghara na igbu mmadụ, ma nyefee ha Jisọs nʼaka. 카드
원어 21개 불러오는 중...

The Crucifixion

26
Dị ka ha duu ya na-aga, ha jidere Saimọn onye Sirini bụ onye si nʼime otu obodo nta na-alọbata; ha boro ya obe ahụ, manye ya ka o buru ya na-eso Jisọs na-azụ. 카드
원어 20개 불러오는 중...
27
Igwe mmadụ dị ukwuu soro ya tinyekwara ụmụ nwanyị bụ ndị tiri mkpu akwa ma ruokwara ya ụjụ. 카드
원어 15개 불러오는 중...
28
Ma Jisọs tụgharịrị sị ha, “Ụmụada Jerusalem, unu eberela m akwa, kama beerenụ onwe unu na ụmụ unu. 카드
원어 22개 불러오는 중...
29
Nʼihi na oge na-abịa mgbe unu ga-asị, ‘Ngọzị na-adịrị ụmụ nwanyị aga, akpanwa ndị na-amụghị nwa, na ara ndị na-enweghị onye ṅụrụ ha.’ 카드
원어 21개 불러오는 중...
30
Mgbe ahụ, 카드
원어 13개 불러오는 중...
31
Ya mere, ọ bụrụ na ha mee ọhịa otu a mgbe ahịhịa dị ndụ dị na ya, gịnị ga-emekwanụ mgbe ọ kpọrọ nkụ?” 카드
원어 13개 불러오는 중...
32
Ha dukwaara mmadụ abụọ bụ ndị ohi gaa igbu ha na ya. 카드
원어 9개 불러오는 중...
33
Mgbe ha bịarutere nʼebe a na-akpọ Okpokoro Isi, ebe ahụ ka ha kpọgidere ya nʼobe ya na ndị ohi abụọ ahụ. Otu nʼaka nri ya nke ọzọ nʼaka ekpe ya. 카드
원어 23개 불러오는 중...
34
Jisọs sịrị, “Nna gbaghara ha nʼihi na ha amataghị ihe ha na-eme.” Ha ji ife nza kee uwe ya nʼetiti onwe ha. 카드
원어 19개 불러오는 중...
35
Ndị mmadụ guzoro ebe ahụ na-ele anya, ka ndị ọchịchị ji ya na-eme ihe ọchị, na-asị, “Ọ zọpụtara ndị ọzọ, ya zọpụtanụ onwe ya, ma ọ bụrụ na ọ bụ Kraịst nke Chineke, bụ Onye a họpụtara.” 카드
원어 27개 불러오는 중...
36
Ndị agha bịakwara chịa ya ọchị. Ha nyere ya mmanya gbara ụka, 카드
원어 11개 불러오는 중...
37
ma na-asị, “Ọ bụrụ na ị bụ eze ndị Juu, zọpụtanụ onwe gị.” 카드
원어 11개 불러오는 중...
38
Ihe e dere nʼelu isi obe ahụ bụ: 카드
원어 19개 불러오는 중...
39
Otu onye nʼime ndị ohi ahụ a kpọgidekwara nʼobe nʼebe ahụ kparịkwara ya sị, “Ọ bụghị gị bụ Kraịst? Zọpụtanụ onwe gị ma zọpụtakwa anyị.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
40
Ma onye nke ọzọ a makwara ikpe ọnwụ baara ya mba sị, “Ị naghị atụ Chineke egwu, ị hụghị na a mara gị ikpe dị ka e si maa ya. 카드
원어 18개 불러오는 중...
41
Anyị na-ata ahụhụ kwesiri anyị, nʼihi na a na-ata anyị ahụhụ nʼihi ihe anyị mere, ma nwoke a emeghị ihe ọjọọ ọbụla.” 카드
원어 14개 불러오는 중...
42
Mgbe ahụ ọ sịrị, “Jisọs, chetakwa m mgbe ị bara nʼalaeze gị.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
43
Ọ sịrị ya, “Nʼezie a agwa m gị, taa, ị ga-anọnyere m na paradaịs.” 카드
원어 15개 불러오는 중...

The Death of Jesus

44
Mgbe ọ na-eru ihe dị ka elekere iri na abụọ nke ehihie, ọchịchịrị gbachikọtara nʼala ahụ niile ruo elekere atọ nke ehihie. 카드
원어 17개 불러오는 중...
45
Nʼihi na anyanwụ kwụsịrị inye ihe ya. Akwa mgbochi dị nʼụlọnsọ ukwu sitere nʼelu gbawaa abụọ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
46
Jisọs tiri mkpu nʼoke olu sị, “Nna, nʼaka gị ka m na-enyefe mmụọ m.” Mgbe o kwusiri nke a, o kubiri ume. 카드
원어 19개 불러오는 중...
47
Mgbe ọchịagha na-achị otu narị ndị agha hụrụ ihe merenụ, o nyere Chineke otuto ma kwuokwa sị, “Nʼezie nwoke a bụ onye ezi omume.” 카드
원어 16개 불러오는 중...
48
Mgbe igwe mmadụ niile gbakọtara ilere anya hụrụ ihe mere, ha laghachiri nʼụlọ ha na-eti aka nʼobi. 카드
원어 17개 불러오는 중...
49
Ma ndị niile maara onye ọ bụ, tinyekwara ụmụ nwanyị ndị soro ya si Galili bịa, guzokwara nʼebe dị anya na-ele ihe ndị a. 카드
원어 18개 불러오는 중...

The Burial of Jesus

50
O nwere otu nwoke aha ya bụ Josef, onye so nʼotu ndịisi ụlọ nzukọ. Ọ bụ ezigbo mmadụ na onye aka ya kwụ ọtọ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
51
Ọ kwadoghị mkpebi ha na omume ha. Onye sitere Arimatia, nʼotu obodo ndị Juu, onye na-echere ọbịbịa nke alaeze Chineke. 카드
원어 24개 불러오는 중...
52
Nwoke a gakwuru Pailet rịọọ ka e bunye ya ahụ Jisọs. 카드
원어 9개 불러오는 중...
53
Ya mere, o budatara ya fụchie ya nʼakwa ọcha linin, tinye ya nʼili e gwuru nʼọgba nkume, nke a na-etinyebeghị mmadụ na mbụ. 카드
원어 18개 불러오는 중...
54
Ọ bụ Ụbọchị Nkwadebe maka ụbọchị izuike nke na-abịa nso. 카드
원어 7개 불러오는 중...
55
Ndị nwanyị ahụ sitere Galili soro ya hụrụ ili ahụ, hụkwa otu e si nibe ahụ ya nʼime ya. 카드
원어 21개 불러오는 중...
56
Emesịa ha laghachiri ga kwadoo mmanụ otite nke e tinyere ọtụtụ ụda. Nʼụbọchị izuike ha zukwara ike dịka ọ dị nʼiwu. 카드
원어 14개 불러오는 중...
注释书 Luke 第 23 章
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 公有领域 (PD) 来源

章/书卷层级注释

连接到书卷概要、本章导言或多章范围等非特定经文单位的注释。

本章导言

이 장은 그리스도의 고난과 죽음의 역사를 계속 이어 가며 마무리한...

经文/经文范围注释

直接连接到当前章节中某一节或经文范围的注释。

1-12 Christ before Pilate and Herod; Christ Accused and Insulted

打开注释书标题后会加载内容。

13-25 Barabbas Preferred to Christ

打开注释书标题后会加载内容。

26-31 The Crucifixion

打开注释书标题后会加载内容。

32-43 The Crucifixion

打开注释书标题后会加载内容。

44-49 The Crucifixion

打开注释书标题后会加载内容。

50-56 The Burial of Christ

打开注释书标题后会加载内容。

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 公有领域 (PD) 来源

经文/经文范围注释

直接连接到当前章节中某一节或经文范围的注释。

1 Lu 23:1-5.

打开注释书标题后会加载内容。

6 Lu 23:6-12.

打开注释书标题后会加载内容。

7 7. 헤롯에게 보내니

打开注释书标题后会加载内容。

8 8. 어떤 이적

打开注释书标题后会加载内容。

9 9. 아무 말도 대답하지 아니하시니

打开注释书标题后会加载内容。

10 10. 서서 힘써 고발하더라

打开注释书标题后会加载内容。

11 11. 군인들

打开注释书标题后会加载内容。

13 Lu 23:13-38.

打开注释书标题后会加载内容。

26 26. 구레네 사람

打开注释书标题后会加载内容。

27 27-31. 여자들

打开注释书标题后会加载内容。

28 28. 나를 위하여 울지 말고 등

打开注释书标题后会加载内容。

30 30. 산들과... 언덕들 등

打开注释书标题后会加载内容。

31 31. 푸른 나무

打开注释书标题后会加载内容。

32 Lu 23:32-38, 44-46.

打开注释书标题后会加载内容。

39 Lu 23:39-43.

打开注释书标题后会加载内容。

40 40. 네가... 아니하느냐

打开注释书标题后会加载内容。

41 41. 우리는... 당연하거니와 등

打开注释书标题后会加载内容。

42 42. 예수께 이르되 등

打开注释书标题后会加载内容。

43 43. 예수께서 이르시되 등

打开注释书标题后会加载内容。

47 Lu 23:47-56.

打开注释书标题后会加载内容。

原文注释书是版权保护期已满的公有领域作品。scripture.how 提供的韩语翻译、编辑和结构化内容适用单独的使用条件。

问题与回答

阅读本章时留下的问题、评论和作者回答。

관리자 작성 주석

尚未登记问题或评论。

章节留言板

与 Luke 23章相关的讲道笔记、普通专栏、视频和自由文章会集中在这个独立留言板区域。

准备中

讲道笔记

以本章为经文的讲道整理和应用笔记

普通专栏

与圣经笔记专栏分开的公开文章/投稿

YouTube

与经文相关的视频链接和说明

自由留言板

确定公开范围和审核政策后提供

尚未登记章节留言板文章。

주석

선택한 구절의 주석서 내용