聖書を読む

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · マタイの福音書 18章

代表聖句

Nʼoge ahụ kwa, ndị na-eso ụzọ Jisọs bịakwutere ya jụọ ajụjụ sị, “Olee onye dị ukwuu karịa ibe ya nʼalaeze eluigwe?” 마 18:1

次へ

本文移動

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · マタイの福音書 18章

旧約

検索

本文検索

原語検索 Strong · lemma · 意味

版の範囲

本文範囲

設定

表示オプション

サイト言語

メニュー、ボタン、案内文などのサイトUI文言を選択した言語で表示します。

画面テーマ

サイトデザイン

サイト全体のレイアウトと雰囲気を切り替えます。読書画面デザインは本文エリア内のスタイルだけを変更します。

読書画面デザイン

詳細設定

現在の scripture.how の標準配色です。

選択したスタイルはこのブラウザに保存されます。ログインするとサーバーにも保存できます。

上部背景

聖書場面は、この章に生成されたhero画像を使用します。画像がまだない場合は基本背景を表示します。

Hero切替

節ボタン表示

選択時表示は、PCでは節にマウスを重ねた時、モバイルでは節を選択した時に資料・マルチ・コメントボタンを表示します。

文字サイズ

フォント

原語表示

右ボタンは整列済みの語をカード(原語辞典)で表示し、節の下はすべての原語トークンをインライン表示します。

原語検索を開く

原語検索

この原語が現れるすべての節

読み込み中...

読み込み中...

節の資料

原語、引照、注解書、聖書ノート、コメントを一か所で確認します。

原語ボタンを押すと読み込みます。

単語を選択してください。

マルチ聖書

現在の節をマルチ聖書設定に従って比較します。

節のマルチ聖書ボタンを押すと読み込みます。

引照

この節に関連する聖書本文

読み込み中...

関連節

並行節本文

読み込み中...

原語辞典

節の原語単語

読み込み中...

単語を選択してください。

画像

聖書ノート案内

訳本紹介

マタイの福音書 読書統計

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

この書巻(マタイの福音書)

総章数
50章
総節数
1,071節
現在の章
18 / 50章
この章の節数
35節
章の進行率36%
節の進行率(この章まで)57.7%

이 판본은 28장까지 수록되어 있습니다(정경 50장).

聖書全体(創世記から)

現在の章
947 / 1,189章
総節数
31,103節
全体の章進行率79.6%
全体の節進行率(この章まで)76.4%

聖書ノート案内

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Greatest in the Kingdom of Heaven

1
Nʼoge ahụ kwa, ndị na-eso ụzọ Jisọs bịakwutere ya jụọ ajụjụ sị, “Olee onye dị ukwuu karịa ibe ya nʼalaeze eluigwe?” 카드
원어 19개 불러오는 중...
2
Ọ kpọrọ otu nwantakịrị, onye o mere ka o guzoro nʼetiti ha, 카드
원어 10개 불러오는 중...
3
ọ sịrị, “Nʼezie, agwa m unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị ma dịrị ka ụmụntakịrị, unu agaghị aba nʼalaeze eluigwe. 카드
원어 21개 불러오는 중...
4
Onye ọbụla wedara onwe ya ala dị ka nwantakịrị a bụ onye dịkarịsịrị ukwuu nʼalaeze eluigwe. 카드
원어 17개 불러오는 중...
5
Onye ọbụla nabatara nwantakịrị dị otu a nʼihi m, bụ onye nabatara m. 카드
원어 13개 불러오는 중...

Warning Against Causing Others to Stumble

6
“Ma ọ bụrụ na onye ọbụla nʼime unu emee ka otu nʼime ndị a dị nta, bụ ndị tụkwasịrị m obi, jehie nʼokwukwe ya, ọ kaara onye ahụ mma na e kedoro ya nkume igwe nri nʼolu, tụnye ya nʼoke osimiri ka mmiri rie ya. 카드
원어 29개 불러오는 중...
7
Ahụhụ ga-adịrị ụwa nʼihi ihe ndị na-eme ka mmadụ jehie. Ihe ndị na-eme ka mmadụ daba nʼọnwụnwa aghaghị ịbịa, ma ahụhụ ga-adịrị onye ahụ nke ọ ga-esite nʼaka ya bịa. 카드
원어 22개 불러오는 중...
8
Nʼihi nke a, ọ bụrụ na aka gị maọbụ ụkwụ gị na-eme ka i jehie, gbupụ ya tufukwaa ya. Ọ kaara gị mma inwe ọrụsị maọbụ daa ngwụrọ baa na ndụ, karịa na ị ga-enwe aka abụọ maọbụ ụkwụ abụọ, a tụnye gị nʼọkụ ebighị ebi. 카드
원어 40개 불러오는 중...
9
Ọzọ, ọ bụrụ na anya gị na-eme ka i jehie, ghụpụ ya tufuo. Ọ ga-akara gị mma na i nwere otu anya baa na ndụ, karịa inwe anya abụọ, a tụnye gị nʼọkụ ala mmụọ. 카드
원어 31개 불러오는 중...

The Parable of the Lost Sheep

10
“Lezienụ anya ka unu ghara ileda otu nʼime ụmụntakịrị ndị a anya. Nʼihi na nʼeluigwe, ndị mmụọ ozi ha na-anọ nʼihu Nna m mgbe niile. 카드
원어 27개 불러오는 중...
11
Nʼihi na Nwa nke mmadụ bịara ịzọpụta ndị furu efu. 카드
원어 9개 불러오는 중...
12
“Gịnị ka unu chere? Ọ bụrụ na ọ dị onye nwere narị atụrụ, ma otu nʼime ha akpafuo, gịnị ka ọ ga-eme? Ọ gaghị ahapụ iri atụrụ itoolu na itoolu fọdụrụ pụọ jegharịa nʼugwu na ndịda niile, ịchọ atụrụ ahụ kpafuru akpafu? 카드
원어 27개 불러오는 중...
13
Ọ bụrụkwa na ọ chọta ya, gịnị ka ọ ga-eme? Nʼezie, agwa m unu, ọ ga-aṅụrị oke ọnụ nʼihi otu atụrụ a karịa iri atụrụ itoolu na itoolu ndị ọzọ ahụ na-agahieghị ụzọ. 카드
원어 21개 불러오는 중...
14
Ya mere, ọ bụghị nzube Nna m nke bi nʼeluigwe ka otu nʼime ụmụnta ndị a ala nʼiyi. 카드
원어 17개 불러오는 중...

If Your Brother Sins Against You

15
“Ọ bụrụ na nwanna gị emehie megide gị, jekwuru ya ebe naanị gị na ya nọ, tụọ ya mmehie nʼanya. Ọ bụrụ na o gee gị ntị, i ritela nwanna gị nʼuru. 카드
원어 24개 불러오는 중...
16
Ma ọ bụrụ na o geghị gị ntị, kpọrọ otu onye maọbụ mmadụ abụọ ọzọ laghachi azụ nʼebe ọ nọ, ‘ka okwu ọbụla ekwuru bụrụ nke mmadụ abụọ maọbụ atọ ga-agba akaebe banyere ya.’ 카드
원어 21개 불러오는 중...
17
Ọ bụrụ na o geghị ha ntị, gwa ndị chọọchị, ma ọ bụrụ na o geghịkwa ọ bụladị ndị chọọchị ntị, were ya dị ka onye mba ọzọ maọbụ onye ọna ụtụ. 카드
원어 21개 불러오는 중...
18
“Nʼezie, asị m unu, na ihe ọbụla unu kere agbụ nʼụwa a, e keela ya rịị agbụ nʼeluigwe. Ihe ọbụla kwa unu tọpụrụ nʼụwa, a tọpụkwala ya rịị nʼeluigwe. 카드
원어 26개 불러오는 중...
19
“Ọzọ, ana m agwa unu nʼezie a sị, ọ bụrụ na mmadụ abụọ nʼetiti unu ekwekọrịta nʼụwa banyere ihe ọbụla unu na-arịọ nʼekpere Nna m bi nʼeluigwe ga-emezuru unu ihe ahụ. 카드
원어 28개 불러오는 중...
20
Nʼihi na ebe ọbụla mmadụ abụọ maọbụ atọ zukọtara nʼaha m, mụ onwe m nọ nʼetiti ha.” 카드
원어 16개 불러오는 중...

The Parable of the Unforgiving Servant

21
Mgbe ahụ Pita bịakwutere ya jụọ ya ajụjụ sị, “Onyenwe anyị, ọ bụ ugboro ole ka m ga-agbaghara nwanne m nke mehiere megide m? Ọ bụ ugboro asaa?” 카드
원어 19개 불러오는 중...
22
Jisọs zara sị ya, “Ọ bụghị ugboro asaa. Kama ị ga-agbaghara ya ruo iri ugboro asaa ụzọ asaa. 카드
원어 13개 불러오는 중...
23
“A ga-eji alaeze eluigwe tụnyere eze ahụ kpebiri ka ya na ndị ọrụ ya gụzie ego ya ha ji. 카드
원어 17개 불러오는 중...
24
Mgbe ha malitere na-apịazi, a kpọtaara eze ahụ otu onye nke ji ya ụgwọ ruru puku talenti iri. 카드
원어 10개 불러오는 중...
25
Nwoke ahụ enweghị ihe ọ ga-eji kwụọ ụgwọ o ji. Nna ya ukwu nyere iwu ka e refuo ya na nwunye ya na ụmụ ya, na ihe niile o nwere, ka akwụghachi ụgwọ o ji. 카드
원어 24개 불러오는 중...
26
“Ma ohu ahụ dara nʼala, gbukwaa ikpere ya nʼala, rịọ ya arịrịọ sị, ‘Onyenwe m, biko, nwee ntachiobi nʼebe m nọ. Aga m akwụghachikwa gị ụgwọ niile m ji gị.’ 카드
원어 15개 불러오는 중...
27
Nna ukwu onye ọrụ ahụ nwere ọmịiko nʼebe ọ nọ, meere ya ebere. Ọ sịrị ya akwụghachila ụgwọ o ji ọzọ. 카드
원어 14개 불러오는 중...
28
“Ma mgbe ohu ahụ sitere nʼebe ahụ pụọ, ọ hụrụ otu ohu ibe ya ji ya ụgwọ otu narị denarị. O jidere ya nʼaka ike, machie ya aka nʼakpịrị, sị ya, ‘Kwụghachi m ụgwọ i ji m ugbu a.’ 카드
원어 25개 불러오는 중...
29
“Ya mere, ohu ibe ya ahụ dara nʼala nʼihu ya rịọọ ya ka o nye ya nwantịntị oge. Ọ rịọkwara ya sị, ‘Enyi m, biko nwee ntachiobi, aga m akwụghachi gị ụgwọ m ji gị.’ 카드
원어 19개 불러오는 중...
30
“Ma o kwenyeghị, kama ọ gara tụba ya nʼụlọ mkpọrọ, ebe ọ ga-anọ ruo mgbe ọ kwụsịrị ụgwọ niile o ji ya. 카드
원어 15개 불러오는 중...
31
Mgbe ndị ohu ibe ya hụrụ ihe mere, o wutere ha nke ukwuu. Ha jekwuru Nna ha ukwu kọọrọ ya ihe niile ndị a. 카드
원어 18개 불러오는 중...
32
“Nʼihi nke a Nna ya ukwu kpọrọ ohu ahụ sị ya, ‘Ohu obi ọjọọ! Agbaghara m gị ụgwọ ahụ niile i ji, nʼihi na ị rịọrọ m arịrịọ. 카드
원어 19개 불러오는 중...
33
Ọ bụ na ị kwesighị inwe obi ebere nʼebe ohu ibe gị nọ, dị ka m si mere gị ebere?’ 카드
원어 12개 불러오는 중...
34
Nʼihi iwe, Nna ya ukwuu nyefere ya nʼaka ndị nche na-eche ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ ka ha taa ya ahụhụ, ruo mgbe ọ kwụchara ụgwọ niile o ji. 카드
원어 16개 불러오는 중...
35
“Otu a ka Nna m bi nʼeluigwe ga-emekwa unu, ma ọ bụrụ na unu ejighị obi unu niile gbaghara ụmụnna unu.” 카드
원어 23개 불러오는 중...
注解書 Matthew 18章
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) パブリックドメイン (PD) 出典

章・書巻単位の注解

書巻概要、章の序論、複数章範囲など、特定の節ではない単位に接続された注解です。

章の序論

복음서는 요컨대 예수께서 행하시며 가르치기 시작하신 일들에 대한...

節・節範囲の注解

現在の章の特定の節、または節範囲に直接接続された注解です。

1-6 The Importance of Humility

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

7-14 Cautions against Offences

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

15-20 The Removal of Offences

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

21-35 Christian Worshippers Encouraged; The Cruel Creditor

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) パブリックドメイン (PD) 出典

節・節範囲の注解

現在の章の特定の節、または節範囲に直接接続された注解です。

1 Mt 18:1-9.

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

10 Mt 18:10-35.

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

11 11. 인자는 잃어버린 것을 구원하러 왔다. 또는 잃어버려진 것을 구...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

12 12, 13. 너희 생각에는 어떠하냐? 어떤 사람에게 양 백 마리가 있는...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

14 14. 이와 같이 하늘에 계신 너희 아버지의 뜻은 이 작은 자 중 하나...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

15 15. 또 네 형제가 네게 죄를 범하거든 가서 너와 그 사람만 있을 때...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

18 18. 진실로 내가 너희에게 이르노니, 무엇이든지 너희가 땅에서 매면...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

19 19. 다시 내가 너희에게 이르노니, 너희 중 두 사람이 땅에서 합심하...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

20 20. 두세 사람이 내 이름으로, 또는 내 이름을 향하여 모인 곳에는...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

21 무자비한 종의 비유마 18:21-35. 21. 그때 베드로가 나아와 이르되,...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

22 22. 예수께서 이르시되, 네게 이르노니 일곱 번까지가 아니라 일흔...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

23 23. 그러므로, 곧 이 문제와 관련하여, 천국은 자기 종들과 결산하려...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

24 24. 결산을 시작할 때 만 달란트 빚진 사람 하나가 끌려왔다. 여기서...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

25 25. 갚을 것이 없으므로 주인이 그와 그 아내와 자녀와 가진 모든 것...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

26 26. 그 종이 엎드려 절하며, 곧 겸손히 경의를 표하며, 이르되 주여...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

27 27. 이에 그 종의 주인이 불쌍히 여겨 그를 놓아 보내고 그 빚을 탕...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

28 28. 그러나 그 종이 나가 자기에게 빚진 동료 종 하나를 만났다. 여...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

29 29. 그 동료 종이 엎드려 간청하여 이르되, 나에게 참아 주소서. 내...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

30 30. 그러나 그는 허락하지 않고 가서 그 빚을 갚도록 감옥에 가두었...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

32 32, 33. 이에 주인이 그를 불러다가 말하되, 악한 종아 등. 그에게...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

34 34. 주인이 노하여 그를 고문하는 자들에게 넘겼다. 이는 단순한 간...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

35 35. 너희가 각각 마음으로부터 형제를 용서하지 아니하면, 내 하늘...

注解書のタイトルを開くと本文を読み込みます。

原文注解書は著作権保護期間が満了したパブリックドメイン著作です。scripture.how が提供する韓国語翻訳・編集・構造化コンテンツには別の利用条件が適用されます。

주석

선택한 구절의 주석서 내용

関連ビジュアル

この章に関連する名画・挿絵・地図・図表です。

OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 01
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 01
마 18:21-35
Open Bible Stories 29화 “무자비한 종의 이야기”의 장면 이미지입니다. 원본은 unfoldingWord OBS, 삽화 저작권 표기는 Sweet Publishing CC BY-SA...
site.scripture::visual.kinds.story · 出典: unfoldingWord Open Bible Sto...
The original work by unfoldingWord is available from https://openbible...
cc_by_sa_4.0
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 02
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 02
마 18:21-35
Open Bible Stories 29화 “무자비한 종의 이야기”의 장면 이미지입니다. 원본은 unfoldingWord OBS, 삽화 저작권 표기는 Sweet Publishing CC BY-SA...
site.scripture::visual.kinds.story · 出典: unfoldingWord Open Bible Sto...
The original work by unfoldingWord is available from https://openbible...
cc_by_sa_4.0
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 03
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 03
마 18:21-35
Open Bible Stories 29화 “무자비한 종의 이야기”의 장면 이미지입니다. 원본은 unfoldingWord OBS, 삽화 저작권 표기는 Sweet Publishing CC BY-SA...
site.scripture::visual.kinds.story · 出典: unfoldingWord Open Bible Sto...
The original work by unfoldingWord is available from https://openbible...
cc_by_sa_4.0
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 04
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 04
마 18:21-35
Open Bible Stories 29화 “무자비한 종의 이야기”의 장면 이미지입니다. 원본은 unfoldingWord OBS, 삽화 저작권 표기는 Sweet Publishing CC BY-SA...
site.scripture::visual.kinds.story · 出典: unfoldingWord Open Bible Sto...
The original work by unfoldingWord is available from https://openbible...
cc_by_sa_4.0
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 05
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 05
마 18:21-35
Open Bible Stories 29화 “무자비한 종의 이야기”의 장면 이미지입니다. 원본은 unfoldingWord OBS, 삽화 저작권 표기는 Sweet Publishing CC BY-SA...
site.scripture::visual.kinds.story · 出典: unfoldingWord Open Bible Sto...
The original work by unfoldingWord is available from https://openbible...
cc_by_sa_4.0
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 06
OBS 29화: 무자비한 종의 이야기 장면 06
마 18:21-35
Open Bible Stories 29화 “무자비한 종의 이야기”의 장면 이미지입니다. 원본은 unfoldingWord OBS, 삽화 저작권 표기는 Sweet Publishing CC BY-SA...
site.scripture::visual.kinds.story · 出典: unfoldingWord Open Bible Sto...
The original work by unfoldingWord is available from https://openbible...
cc_by_sa_4.0
ビジュアルの出典・ライセンス一覧 →