Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.
Juda mụtara ụmụ ndị ikom atọ site na nwunye ya Bat-shua, onye Kenan.
2:4
Waiting
Juda mụtakwara ụmụ nwoke abụọ ọzọ, Perez na Zera, site na Tama nwunye nwa ya nwoke.
2:5
Waiting
Ụmụ ndị ikom Perez bụ,
2:6
Waiting
Zera mụrụ:
2:7
Waiting
Ekan nwa Kami,
2:8
Waiting
Etan mụrụ
2:9
Waiting
Hezrọn mụtara
2:10
Waiting
Ram mụrụ Aminadab,
2:11
Waiting
Nashọn mụrụ Salma,
2:12
Waiting
Boaz amụta Obed,
2:13
Waiting
Nwa nwoke mbụ Jesi mụrụ bụ
2:14
Waiting
Nke anọ bụ Netanel,
2:15
Waiting
nke isii Ozem,
2:16
Waiting
Ọ mụkwara ụmụ nwanyị abụọ site nʼaka nwunye ya,
2:17
Waiting
Abigel, nwunye Jeta onye Ishmel mụrụ Amasa.
2:18
Waiting
Kaleb nwa Hezrọn lụrụ ụmụ nwanyị abụọ, Azuba na Jeriọt. Ọ mụrụ ụmụ ndị ikom ndị a
2:19
Waiting
Mgbe Azuba nwụrụ, Kaleb lụrụ nwunye ọzọ. Aha ya bụ Efrat, onye mụtaara ya Hua.
2:20
Waiting
Hua mụrụ Uri, Uri mụtara Bezalel.
2:21
Waiting
Mgbe Hezrọn gbara iri afọ isii, ọ lụrụ ada Makia onye mụtaara ya Segub. Makia bụ nna Gilead.
2:22
Waiting
Segub mụrụ Jaịa, onye chịrị iri obodo abụọ na atọ na Gilead.
2:23
Waiting
Ma Geshua na Aram dọtara obodo Jaịa nʼagha, dọtakwa Kenat nʼagha, ya na iri obodo nta isii ndị ọzọ gbara ya gburugburu.
2:24
Waiting
Mgbe Hezrọn nwụrụ nʼobodo Kaleb Efrata, Abija nwunye Hezrọn mụtaara ya Ashua, onye bụ nna Tekoa.
2:25
Waiting
Jerameel ọkpara Hezrọn mụtara Ram, onye bụ ọkpara ya,
2:26
Waiting
Nwunye Jerameel nke abụọ, aha ya bụ Atara, mụtara Onam.
2:27
Waiting
Ram ọkpara Jerameel mụtara ụmụ ndị ikom ndị a:
2:28
Waiting
Ụmụ Onam mụrụ bụ
2:29
Waiting
Abishua na nwunye ya Abihail mụrụ Aban, na Molid.
2:30
Waiting
Ụmụ Nadab mụrụ bụ
2:31
Waiting
Ma Apaim mụtara Ishi.
2:32
Waiting
Jada nwanne Shamai mụtara ụmụ ndị ikom abụọ,
2:33
Waiting
ma Jonatan mụtara ụmụ ndị ikom abụọ:
2:34
Waiting
Sheshan mụtara ọtụtụ ụmụ nwanyị, ma o nweghị nwa nwoke.
2:35
Waiting
O weere ada ya nwanyị nye odibo ya bụ Jaha, ka ọ bụrụ nwunye ya. Ọ mụtara ya otu nwa nwoke aha ya bụ Atai.
2:36
Waiting
Atai mụrụ Netan,
2:37
Waiting
Zabad amụọ Eflal.
2:38
Waiting
ma Obed mụrụ Jehu.
2:39
Waiting
Azaraya bụ nna Helez,
2:40
Waiting
Eleasa mụrụ Sismai,
2:41
Waiting
Shalum bụ nna Jekamaya,
2:42
Waiting
Ụmụ ndị ikom Kaleb nwanne Jerameel bụ
2:43
Waiting
Hebrọn mụrụ ndị a:
2:44
Waiting
Shema mụrụ Raham,
2:45
Waiting
Ọkpara Shamai bụ Maon,
2:46
Waiting
Efaa, iko nwanyị Kaleb,
2:47
Waiting
Jadia mụtara ndị ikom ndị a:
2:48
Waiting
Maaka, iko nwanyị ọzọ Kaleb nwere mụtaara ya ndị a:
2:49
Waiting
ọ mụtakwara Shaaf, onye bụ nna Madmanna,
2:50
Waiting
Ndị a bụ ụmụ Kaleb.
2:51
Waiting
Salma nna Betlehem, na Haref, nna Bet-Gadea.
2:52
Waiting
Ụmụ Shobal nna Kiriat Jearim mụrụ bụ
2:53
Waiting
Ya mụtakwara ndị ikwu Kiriat Jearim, ndị Itra, ndị Put, ndị Shumat na ndị Mishra. Nʼime ndị a ka ndị Zorat na ndị Eshtaol si pụta.
2:54
Waiting
Salma mụtara ikwu ndị a:
2:55
Waiting
Ụfọdụ ha bụ ikwu ndị ode akwụkwọ, ndị bi nʼobodo Jabez: ndị Tirait, na ndị Shimea, na ndị Suka. Ndị a niile bụ ndị Ken, ndị sitere nʼagbụrụ Hamat, nna ndị ikwu Rekab.