scripture.how 聖書写経
JA

Copywork

Igbo BIUO Habakkuk 1장

写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。

KO 韓国語
ZH 中国語
JA 日本語
HI ヒンディー語
BN ベンガル語
TA タミル語
TE テルグ語
ML マラヤーラム語
FA ペルシア語
MY ビルマ語
NE ネパール語
MR マラーティー語
KN カンナダ語
HA ハウサ語
YO ヨルバ語
SW スワヒリ語
IG イボ語
ID インドネシア語
TSI
PT ポルトガル語
VI ベトナム語
AR アラビア語
AVD
RU ロシア語
UK ウクライナ語
RO ルーマニア語
BTF
IT イタリア語
FI フィンランド語
TO トンガ語
HR クロアチア語
SR セルビア語
TR トルコ語
HU ハンガリー語
PL ポーランド語
SK スロバキア語
LA ラテン語
NL オランダ語
CS チェコ語
FR フランス語
ES スペイン語
DE ドイツ語
ETC その他の言語
1:1
待機

Nke a bụ ozi Habakuk onye amụma natara.

1:2
待機

Onyenwe anyị, ruo ole mgbe ka m ga-anọgide na-eti mkpu

1:3
待機

Nʼihi gịnị ka i ji eme m ka m na-ahụ ihe ọjọọ?

1:4
待機

Nʼihi ya, iwu na-ada mba,

1:5
待機

“Legide mba niile anya, ka i hụ.

1:6
待機

Nʼihi na lee, agaje m ime ka ndị Kaldịa bilie,

1:7
待機

Ha bụ mba a na-atụ ụjọ, na ndị dịkwa egwu.

1:8
待機

Ịnyịnya ha nwere ụkwụ nkọ karịa agụ.

1:9
待機

Ha niile na-abịa ime ihe ike.

1:10
待機

Ha na-akwa ndị eze emo,

1:11
待機

Mgbe ahụ, ha na-esi nʼebe ahụ gabiga dịka ifufe, na-agabigakwa

1:12
待機

Onyenwe anyị, Ọ bụ na ị dịghị site mgbe niile ebighị ebi?

1:13
待機

Ma anya gị dị ọcha nke ukwuu, na ọ dịghị elekwasị ajọ ihe anya;

1:14
待機

I meela ndị mmadụ ka ha dịrị ka azụ nke osimiri,

1:15
待機

Onye iro nke ajọ omume juru obi, na-eji nko ya na-egbu ha.

1:16
待機

Nʼihi nke a, ọ na-achụ aja

1:17
待機

Ọ ga-aga nʼihu mgbe niile na-awụpụ ihe o ji ụgbụ ya gbute