scripture.how 聖書写経
JA

Copywork

Igbo BIUO Obadiah 1장

写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。

KO 韓国語
ZH 中国語
JA 日本語
HI ヒンディー語
BN ベンガル語
TA タミル語
TE テルグ語
ML マラヤーラム語
FA ペルシア語
MY ビルマ語
NE ネパール語
MR マラーティー語
KN カンナダ語
HA ハウサ語
YO ヨルバ語
SW スワヒリ語
IG イボ語
ID インドネシア語
TSI
PT ポルトガル語
VI ベトナム語
AR アラビア語
AVD
RU ロシア語
UK ウクライナ語
RO ルーマニア語
BTF
IT イタリア語
FI フィンランド語
TO トンガ語
HR クロアチア語
SR セルビア語
TR トルコ語
HU ハンガリー語
PL ポーランド語
SK スロバキア語
LA ラテン語
NL オランダ語
CS チェコ語
FR フランス語
ES スペイン語
DE ドイツ語
ETC その他の言語
1:1
待機

Ọhụ nke Ọbadaya hụrụ.

1:2
待機

“Lee, aga m eme ka ị dị nta nʼetiti mba dị iche iche;

1:3
待機

Nganga nke obi gị eduhiela gị,

1:4
待機

A sịkwarị na i felie elu dịka ugo,

1:5
待機

“Ọ bụrụ na ndị ohi abịakwute gị,

1:6
待機

Ma lee ka e si nyochapụtachaa ebe niile Ịsọ debere akụ ya,

1:7
待機

Ndị enyi gị niile aghọgbuola gị, nwee ike imegide gị,

1:8
待機

“Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,

1:9
待機

Ndị gị bụ dike nʼagha, o Teman, ka ụjọ ga-eri.

1:10
待機

Nʼihi na i gbuola ma mesokwa nwanne gị bụ Jekọb ihe ike.

1:11
待機

Nʼụbọchị ahụ, ị nọọrọ onwe gị,

1:12
待機

Ma ị garaghị eleda nwanne gị anya

1:13
待機

I kwesighị isite nʼọnụ ụzọ ama ndị m zọọ ije

1:14
待機

I kwesighị ịnọchi na ngalaba ụzọ

1:15
待機

“Ụbọchị nke Onyenwe anyị dị nso

1:16
待機

Dịka i si site nʼugwu nsọ m ṅụọ ihe ọṅụṅụ

1:17
待機

Ma nʼugwu Zayọn ndị gbara ọsọ ndụ ga-afọdụ,

1:18
待機

Ụlọ Jekọb ga-abụ ọkụ,

1:19
待機

Mgbe ahụ, ndị bi na Negev ga-ebichi

1:20
待機

Ụmụ Izrel gbara ọsọ ndụ gaa na Hala,

1:21
待機

Ndị nnapụta ga-agbago nʼugwu Zayọn