Okwu Onyenwe anyị nke rutere Zefanaya, nwa Kushi, nwa nwa Gedaliya, bụ nwa Amaraya. Amaraya bụ nwa Hezekaya. Ozi a bịara nʼoge Josaya nwa Amọn, bụ eze Juda.
JA
Copywork
Igbo BIUO Zephaniah 1장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Zephaniah
“Aga m azachapụ ihe niile
“Aga m azachapụ mmadụ na anụmanụ.
“Aga m esetipụ aka m megide Juda,
bụ ndị ahụ niile na-anọ nʼelu ụlọ ha
na ndị ahụ niile na-alaghachi azụ site nʼiso Onyenwe anyị,
Dere duu nʼihu Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
“Nʼụbọchị ịchụ aja nke Onyenwe anyị ahụ,
Nʼụbọchị ahụ, aga m ata ha ahụhụ
“Nʼụbọchị ahụ,”
Kwasienụ akwa ike unu ndị niile bi nʼakụkụ ebe ahịa dị;
Nʼoge ahụ, aga m eji oriọna nyobanyechaa anya nʼakụkụ niile nke Jerusalem.
Akụ ha ga-abụ ihe a kwakọrọ nʼike,
Oke ụbọchị Onyenwe anyị na-abịa nso,
Ụbọchị ahụ ga-abụ ụbọchị ọnụma,
ụbọchị opi ike na iti mkpu agha
“Aga m eme ka oke nhụju anya bịakwasị ndị mmadụ,
Ọlaọcha na ọlaedo ha