Nʼụbọchị ahụ, Debọra na Barak nwa Abinoam bụrụ abụ sị,
KO
Copywork
Igbo BIUO 사사기 5장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 사사기
“Mgbe ndị ndu na-edu nʼIzrel,
“Nụrụnụ nke a, unu ndị eze, Geenụ ntị, unu ndịisi!
“Onyenwe anyị, mgbe i si Sia pụta,
E, ọ bụladị ugwu ukwu niile mara jijiji nʼihu Onyenwe anyị.
“Nʼụbọchị Shamga, nwa Anat,
Ọ dịkwaghị ihe gara aga nʼobodo Izrel,
Mgbe ụmụ Izrel họrọ ife chi ndị ọzọ ofufe,
Ma ugbu a, ana m aṅụrị ọṅụ banyere ndị na-achị ụmụ Izrel.
“Kwupụtanụ ya, unu ndị na-agba ịnyịnya ibu dị ọcha,
olu abụ igwe mmadụ ndị nọ nʼakụkụ olulu mmiri niile.
‘Teta, teta, gị Debọra!
“Ndị fọdụrụ na ndị a na-asọpụrụ rịdatara,
Ụfọdụ si Ifrem bịa, bụ ndị ahụ nwere mgbọrọgwụ nʼala ndị Amalek,
Ndị ndu ebo Isaka pụkwutekwara Debọra.
Gịnị mere unu ji nọdụ nʼetiti ọgba atụrụ,
Ndị Gilead nọgidere nʼofe ọzọ nke osimiri Jọdan.
Ma ndị Zebụlọn na Naftalị jiri ndụ ha chụọ aja,
“Ndị eze ala Kenan bịara ọgụ na Teanak,
Ọ bụladị kpakpando niile
Mmiri na-achị ọkụ nke iyi ukwu Kishọn bupụrụ ha niile.
Gee ntị nụrụ ụda nzọ ụkwụ nke ịnyịnya ndị iro.
Ma Mmụọ ozi Onyenwe anyị sịrị,
“Onye a gọziri karịchasịa ka Jael,
Nwoke ahụ rịọrọ mmiri, ma o nyere ya mmiri ara ehi,
O setịpụrụ aka ya were ǹtu ji ụlọ ikwu ahụ,
Nʼụkwụ ya ka o milara nʼala,
“Nne Sisera si na oghereikuku lepụ anya
Ma otu nʼime ndị inyom na-ejere ya ozi, nke makarịsịrị ibe ya nʼihe.
‘Ọ bụ na ha adịghị achọta ma na-ekekwa ọtụtụ ihe a kwatara nʼagha:
“Onyenwe anyị, biko, ka ndị iro gị niile si otu a laa nʼiyi.