Fụọ opi ịdọ aka na ntị na Zayọn.
KO
Copywork
Igbo BIUO 요엘 2장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 요엘
Ọ bụ ụbọchị ọchịchịrị na nke mgbarụ ihu.
Ọkụ na-ere na-aga ha nʼihu,
Nʼile anya, ha dịka ịnyịnya,
Ha ji ụzụ dịka ụzụ ụgbọala
Egwu na-ejide ndị niile ha chere ihu.
Ha na-ekwogharị dịka ndị agha;
Ọ dịghị onye na-anọchiri ibe ya ụzọ.
Ha na-enukwasị obodo,
Ala na-ama jijiji nʼihu ha,
Olu Onyenwe anyị dara
“Ọ bụladị ugbu a,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri ya,
Dọwakwaanụ obi unu,
Onye maara? Ma eleghị anya ọ ga-alọghachite azụ tụgharịa obi ya,
Fụọ opi ike nʼime Zayọn.
Chịkọtaa onye ọbụla,
Ka ndị nchụaja, bụ ndị na-ejere Onyenwe anyị ozi,
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị kworo ekworo nʼihi ala ya,
Onyenwe anyị zaghachiri ha sị,
“Aga m ewezuga ndị agha ahụ si nʼugwu, zipụ ha nʼebe tere anya,
Atụkwala egwu, gị ala Juda,
Atụla egwu, unu anụ ọhịa niile,
Ụmụ Zayọn, ka obi tọọ unu ụtọ,
Ebe ịzọcha ọka gị niile ga-ejupụtakwa na mkpụrụ ọka,
“Aga m enyeghachi afọ niile nke igurube riri,
Unu ga-eri ka unu siri chọọ, rijuchaa afọ,
Mgbe ahụ unu ga-amata na m nọ nʼebe a nʼetiti ndị m Izrel.
“Ma emesịa,
Nʼụbọchị ahụ, aga m awụsa mmụọ m
Aga m egosi ihe ebube dị iche iche na mbara eluigwe,
Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị,
Ọ ga-erukwa na onye ọbụla nke na-akpọku aha Onyenwe anyị