scripture.how 성경필사
KO

Copywork

Igbo BIUO 예레미야애가 5장

성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.

KO 한국어
ZH 중국어
JA 일본어
HI 힌디어
BN 벵골어
TA 타밀어
TE 텔루구어
ML 말라얄람어
FA 페르시아어
MY 버마어
NE 네팔어
MR 마라티어
KN 칸나다어
HA 하우사어
YO 요루바어
SW 스와힐리어
IG 이그보어
ID 인도네시아어
TSI
PT 포르투갈어
VI 베트남어
AR 아랍어
AVD
RU 러시아어
UK 우크라이나어
RO 루마니아어
BTF
IT 이탈리아어
FI 핀란드어
TO 통가어
HR 크로아티아어
SR 세르비아어
TR 튀르키예어
HU 헝가리어
PL 폴란드어
SK 슬로바키아어
LA 라틴어
NL 네덜란드어
CS 체코어
FR 프랑스어
ES 스페인어
DE 독일어
ETC 기타 언어
5:1
대기

Onyenwe anyị, biko, cheta ihe niile dakwasịrị anyị;

5:2
대기

E werela ihe nketa anyị nyefee ndị ọbịa nʼaka,

5:3
대기

Anyị aghọọla ụmụ mgbei, na ndị na-enweghị nna.

5:4
대기

Anyị na-akwụ ụgwọ nʼihi mmiri anyị na-aṅụ.

5:5
대기

Agbanyeghị na anyị nya yoku nʼolu, anyị bụ ndị a na-adọgbu nʼọrụ,

5:6
대기

Anyị weere onwe anyị nyefee ndị Ijipt na ndị Asịrịa nʼaka

5:7
대기

Nna anyị ha mehiere, ma ha anwụọla.

5:8
대기

Ndị bụ ohu na-achị anyị.

5:9
대기

Anyị ji ndụ anyị nʼaka mgbe anyị na-achọ inweta ihe anyị ga-eri,

5:10
대기

Anụ ahụ anyị dị ọkụ dịka ite ọkụ,

5:11
대기

Emerụọla ndị inyom dị na Zayọn,

5:12
대기

Akwụgbuola ụmụ eze site nʼikegide aka ha nʼelu;

5:13
대기

Ụmụ okorobịa na-adọgbu onwe ha nʼọrụ na nkume ịkwọ nri,

5:14
대기

Ndị okenye adịghịkwa anọ nʼọnụ ụzọ ama,

5:15
대기

Ọṅụ adịghịkwa nʼobi anyị;

5:16
대기

Okpueze esitela nʼisi anyị dapụ.

5:17
대기

Nʼihi nke a, obi anyị na-ada mba,

5:18
대기

Nʼihi ugwu Zayọn nke tọgbọrọ nʼefu,

5:19
대기

Gị, Onyenwe anyị, na-abụ eze ruo mgbe ebighị ebi.

5:20
대기

Gịnị mere i ji na-echezọ anyị kpamkpam?

5:21
대기

Mee ka anyị lọghachikwute gị, Onyenwe anyị, ka anyị si otu a lọtakwa;

5:22
대기

ma ọ bụghị na ị jụla anyị kpamkpam