Ịhụ onye nzuzu a na-enye nsọpụrụ
KO
Copywork
Igbo BIUO 잠언 26장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 잠언
Dịka nnụnụ nta na-efegharị efegharị, maọbụ dịka eleke na-awụgharị
Ụtarị dịrị ịnyịnya, ịnyịnya ibu ka a na-ekenye mkpụmkpụ igwe nʼọnụ;
A zaghachila onye nzuzu dịka enweghị uche ya si dị,
Zaa onye nzuzu dịka enweghị uche ya si dị,
Iziga ozi site nʼaka onye nzuzu
Dịka onye ngwụrọ si eji ụkwụ ya eje ije,
Ọ baghị uru inye onye nzuzu nsọpụrụ, nʼihi na ọ gaghị anọgide.
Dịka ogwu manyere nʼaka onye na-aṅụbiga mmanya oke
Dịka ọgba ụta si agba ụta ya na-enweghị onye o bụ nʼobi,
Dịka nkịta laghachiri ọzọ nʼihe ọ gbọrọ,
Ị hụrụ onye mara ihe nʼanya nke onwe ya?
Onye umengwụ na-asị, “Ọdụm nọ nʼokporoụzọ,
Dịka ibo ọnụ ụzọ si emegharị nʼihe nkonye ya,
Onye umengwụ na-amanye aka nʼefere nri
Nʼuche ya, onye umengwụ na-eche na ọ maara ihe
Onye na-etinye onwe ya nʼesemokwu na-agbasaghị ya
Dịka onye ara na-agba àkụ
ka nwoke ahụ bụ nke na-aghọgbu onye agbataobi ya
Ọkụ na-anyụ mgbe nkụ gwụrụ,
Dịka icheku si eme ka nkụ nwuru ọkụ,
Okwu niile nke onye na-agba asịrị na-ekwu dịka iberibe nri nʼatọ ezi ụtọ,
Dịka ite aja ụrọ nke e ji ọlaọcha na-abaghị uru techie,
Ndị iro na-eji egbugbere ọnụ ha gbanwee onwe ha,
Okwu ọnụ ya nwere ike tọọ ụtọ na ntị ma ekwenyerela ha,
Ọ bụ ezie na ọ ga na-eme ka ọ hụrụ gị nʼanya,
Onye na-egwuru ibe ya olulu ga-adaba nʼime ya.
Onye ị kpọrọ asị bụ onye ị ga-achọ iwetara ihe mgbu site nʼịgha ụgha.