성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 창세기 31장

대표 구절

Jekọb nụrụ na ụmụ ndị ikom Leban na-asị, “Jekọb ewerechaala ihe niile nna anyị nwere. O sitere nʼihe nna anyị nwere kpata akụnụba ya niile.” 창 31:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 창세기 31장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.

역본 소개

창세기 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (창세기)

전체 장수
50장
전체 절수
1,533절
현재 장
31 / 50장
이 장 절수
55절
장 진행율62%
절 진행율 (이 장까지)60.6%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
31 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율2.6%
전체 절 진행율 (이 장까지)3%

성경노트 안내

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

Jacob Leaves Laban

1
Jekọb nụrụ na ụmụ ndị ikom Leban na-asị, “Jekọb ewerechaala ihe niile nna anyị nwere. O sitere nʼihe nna anyị nwere kpata akụnụba ya niile.” 카드
원어 19개 불러오는 중...
2
Jekọb hụkwara na omume Leban nʼebe ọ nọ adịghịkwa otu ọ dị na mbụ. 카드
원어 10개 불러오는 중...
3
Mgbe ahụ, Onyenwe anyị sịrị Jekọb, “Laghachi nʼala nna gị ha, lakwuru ụmụnna gị, aga m anọnyere gị.” 카드
원어 11개 불러오는 중...
4
Ya mere, Jekọb ziri Rechel na Lịa ozi ka ha bịakwute ya nʼọhịa ebe ọ nọ na-elekọta igwe anụ ụlọ ya. 카드
원어 8개 불러오는 중...
5
Ọ sịrị ha, “Ahụla m na omume nna unu nʼebe m nọ adịghịkwa otu ọ dị na mbụ. Ma Chineke nna m ha nọnyeere m. 카드
원어 16개 불러오는 중...
6
Unu maara na eji m ike m niile rụọra nna unu ọrụ. 카드
원어 8개 불러오는 중...
7
Ma nna unu ghọgburu m, gbanwee ụgwọ ọrụ m ugboro iri. Otu ọ dị, Chineke ekweghị ka nna unu merụọ m ahụ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
8
Ọ bụrụ na ọ sị, ‘Ndị tụrụ agwa agwa ga-abụ ụgwọ ọrụ gị,’ mgbe ahụ, igwe anụ ụlọ niile na-amụ ụmụ na-abụ ndị tụrụ agwa. Ma ọ bụrụ na ọ sị, ‘Ndị niile nwere ntụpọ ga-abụ ụgwọ ọrụ gị,’ mgbe ahụ, igwe anụ ụlọ niile na-amụ ụmụ na-enwe ntụpọ ọcha nʼahụ ha. 카드
원어 20개 불러오는 중...
9
Chineke napụrụ nna unu anụ ụlọ ya ma nye m ha. 카드
원어 7개 불러오는 중...
10
“Nʼoge ụmụ anụ ụlọ ji atụ ime, eweliri m anya hụ na nrọ na ụmụ mkpi niile na-agba igwe nne ewu bụ ụmụ mkpi ndị tụrụ agwa agwa, ndị nwere akara maọbụ ndị nwere ntụpọ ọcha nʼahụ ha. 카드
원어 16개 불러오는 중...
11
Mgbe ahụ, mmụọ ozi Chineke sịrị m na nrọ, ‘Jekọb.’ Azara m sị, ‘Lee m nʼebe a.’ 카드
원어 8개 불러오는 중...
12
Ọ sịrị m, ‘Lelie anya gị elu, lee ka ị hụ na mkpi niile na-agba igwe nne ewu ndị a bụ mkpi ndị ahụ tụrụ agwa agwa, ndị nwere akara maọbụ ndị nwere ntụpọ ọcha. Nʼihi na ahụla m ihe niile Leban na-eme gị. 카드
원어 21개 불러오는 중...
13
Mụ onwe m bụ Chineke nke Betel, ebe ị wụkwasịrị mmanụ nʼogidi nkume ahụ, ebe ị kwekwara m nkwa. Ugbu a, kulie, hapụ obodo a, laghachi nʼala a nọ mụọ gị.’ ” 카드
원어 23개 불러오는 중...
14
Rechel na Lịa zara sị ya, “Anyị ka nwere oke nʼihe nketa nʼụlọ nna anyị? 카드
원어 11개 불러오는 중...
15
Ọ bụghị dịka ndị ọbịa ka ọ gụnyeziri anyị? Nʼihi na o reela anyị, ripịakwa ụgwọ isi anyị. 카드
원어 11개 불러오는 중...
16
Nʼezie, akụ ndị ahụ Chineke napụrụ nna anyị bụ nke anyị na nke ụmụ anyị. Ya mere, mee ihe ọbụla Chineke sị gị mee.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
17
Jekọb biliri, kukwasị ụmụ ya na ndị nwunye ya nʼelu ịnyịnya kamel, 카드
원어 9개 불러오는 중...
18
duru igwe anụ ụlọ ya niile, na ihe ọ kpatara na Padan Aram, lakwuru nna ya Aịzik nʼala Kenan. 카드
원어 21개 불러오는 중...
19
Ka Leban gara ịkpachapụ ajị ụmụ atụrụ ya, Rechel zuuru arụsị ezinaụlọ nna ya. 카드
원어 11개 불러오는 중...
20
Jekọb ghọkwara Leban onye Aram aghụghọ nʼihi na ọ gwaghị ya na ọ na-agbapụ ọsọ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
21
Ya mere, o buru ihe niile o nwere gbapụ ọsọ, gbafee iyi ukwu Yufretis, chee ihu nʼala ugwu ugwu Gilead. 카드
원어 14개 불러오는 중...

The Covenant Between Laban and Jacob

22
Abalị atọ agafeelarị tupu a gwa Leban na Jekọb agbalaala. 카드
원어 7개 불러오는 중...
23
O duuru ndị ikwu ya chụọ Jekọb ọsọ abalị asaa tupu ọ chụkwute ya nʼala ugwu ugwu Gilead. 카드
원어 13개 불러오는 중...
24
Ma Chineke bịakwutere Leban onye Aram na nrọ nʼabalị sị ya, “Kpachapụ anya gị, hụ na o nweghị ihe ị gwara Jekọb, maọbụ okwu dị mma, maọbụ nke dị njọ.” 카드
원어 18개 불러오는 중...
25
Jekọb amaala ụlọ ikwu ya nʼala ugwu Gilead mgbe Leban chụkwutere ya. Leban na ndị ikwu ya makwara ụlọ ikwu nke ha nʼebe ahụ. 카드
원어 15개 불러오는 중...
26
Leban sịrị Jekọb, “Gịnị bụ ihe a i mere? Ị ghọgbuola m. I burula ụmụ m ndị inyom dịka ndị a dọtara nʼagha? 카드
원어 13개 불러오는 중...
27
Gịnị mere i ji ghọgbuo m, zoro ezo gbapụ? Gịnị mere ị gwaghị m ka m jiri ọṅụ na ịbụ abụ nke ya na ịkpọ ụbọ akwara na iti ịgba so, zilaga gị? 카드
원어 13개 불러오는 중...
28
Gịnị mere i nyeghị m ohere ka m sutu ụmụ ụmụ m na ụmụ m ndị inyom ọnụ sị ha laa nke ọma? Omume a i mere bụ omume nzuzu. 카드
원어 8개 불러오는 중...
29
Enwere m ike merụọ gị ahụ ugbu a, ma Chineke nke nna gị mere ka m hụ ya anya na nrọ nʼabalị gara aga. Ọ dọrọ m aka na ntị sị m, ‘Kpachapụ anya gị hụ na o nweghị ihe ị gwara Jekọb, maọbụ okwu dị mma, maọbụ nke dị njọ.’ 카드
원어 20개 불러오는 중...
30
Ugbu a, ị na-ala nʼihi na ọ gụrụ gị agụụ ịlaghachi nʼụlọ nna gị, ma gịnị mere i ji zuru chi m?” 카드
원어 12개 불러오는 중...
31
Jekọb zara sị Leban, “Nʼihi na m tụrụ egwu, nʼihi na m chere sị na ị ga-eji ike napụ m ụmụ gị ndị inyom a. 카드
원어 13개 불러오는 중...
32
Ma ọ bụrụ na ị chọta onye ọbụla ji chi gị ndị a, onye ahụ ga-anwụ. Nʼihu ndị ikwu gị ndị a, chọgharịa nʼonwe gị, lee ma ị ga-achọta ihe ọbụla bụ nke gị dị m nʼaka. Ọ bụrụ na ị chọta ya, were ya.” Ma Jekọb amaghị na Rechel zuuru chi ndị ahụ. 카드
원어 21개 불러오는 중...
33
Ya mere, Leban bara nʼụlọ ikwu Jekọb, na nʼime ụlọ ikwu Lịa, na nʼime ụlọ ikwu ndị odibo nwanyị abụọ ya, ma o nweghị ihe ọ chọtara. O sitere nʼụlọ ikwu Lịa pụta baa nʼụlọ ikwu Rechel. 카드
원어 17개 불러오는 중...
34
Nʼoge a, Rechel ewerela arụsị ezinaụlọ ndị ahụ tinye ha nʼime akwa e ji anọkwasị nʼelu ịnyịnya kamel nọdụ ọdụ nʼelu ya. Leban chọgharịrị ebe niile nʼime ụlọ ikwu ahụ ma ọ chọtaghị arụsị ezinaụlọ ndị ahụ. 카드
원어 16개 불러오는 중...
35
Mgbe ahụ, Rechel gwara nna ya Leban sị, “Biko, ewela iwe nna m ukwu, nʼihi na enweghị m ike ibili ọtọ nʼihu gị. Anọ m nʼọnọdụ ndị inyom na-anọ kwa ọnwa.” Leban chọgharịrị ebe niile, ma ọ hụghị arụsị ezinaụlọ ndị ahụ. 카드
원어 21개 불러오는 중...
36
Iwe were Jekọb megide Leban. O ji iwe jụọ Leban sị, “Gịnị bụ njehie m? Gịnị bụ mmehie m mere i ji si otu a na-achụsi m ike? 카드
원어 15개 불러오는 중...
37
Ugbu a, ị chọgharịala nʼibu m niile, gịnị ka ị chọtara bụ nke gị? Wepụta ya nʼihu ndị ikwu gị na nʼihu ndị nke m, ka ha kpeere mụ na gị ikpe. 카드
원어 18개 불러오는 중...
38
“Iri afọ abụọ ka mụ na gị nọrọ. O nweghị mgbe ime pụrụ ụmụ ewu na atụrụ gị; o nwekwaghị mgbe m riri ebule si nʼigwe anụ ụlọ gị. 카드
원어 13개 불러오는 중...
39
O nweghị mgbe m welataara gị anụ ụlọ nke anụ ọhịa dọgburu, kama akwụrụ m ụgwọ ha. I mekwara ka m kwụghachi gị anụ ụlọ ọbụla e zuru nʼohi, maọbụ nʼehihie, maọbụ nʼabalị. 카드
원어 12개 불러오는 중...
40
Nʼime oke anwụ nke ehihie ka m rụụrụ gị ọrụ. Rụọkwara gị ọrụ nʼoge oyi na-atụ, nʼabalị ụra sikwa nʼanya m pụọ. 카드
원어 9개 불러오는 중...
41
Otu a ka ọ dịrị m iri afọ abụọ m jeere gị ozi. Arụrụ m gị ọrụ afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị inyom abụọ ndị a, afọ isii ka m lekọtara igwe ewu na atụrụ gị. Ị nọkwa nʼime ihe ndị a gbanwee ụgwọ ọrụ m ugboro iri. 카드
원어 19개 불러오는 중...
42
A sị na Chineke m, Chineke Ebraham, onye ahụ a na-atụ egwu nke Aịzik, anọnyereghị m, ị gaara ezilaga m nʼaka efu, agaara m agbara aka laa. Ma Chineke ahụla ịrụsị ọrụ ike m, na nhụju anya m niile, ọ bụ ya mere o ji baara gị mba nʼabalị gara aga.” 카드
원어 22개 불러오는 중...
43
Mgbe ahụ Leban zaghachiri sị Jekọb, “Ndị inyom ndị a bụ ụmụ m. Ụmụaka ndị a bụ ụmụ m. Igwe anụ ụlọ ndị a bụ nke m. Ihe ndị a niile ị na-ahụ anya bụ nke m. Olee otu m ga-esi merụọ ụmụ m, na ụmụ ụmụ m ahụ? 카드
원어 26개 불러오는 중...
44
Ugbu a, bịa ka anyị gbaa ndụ mụ na gị, ka ọ bụrụ ihe ama nʼetiti anyị.” 카드
원어 10개 불러오는 중...
45
Ya mere, Jekọb weere otu nkume guzo ya ọtọ dịka ogidi. 카드
원어 5개 불러오는 중...
46
Jekọb gwakwara ndị so ya sị ha, “Tụtụkọta nkume.” Ha tụtụkọtara nkume wụsa ha nʼotu ebe mee ka ọ laa elu. Emesịa, ha nọdụrụ nʼakụkụ nkume ndị ahụ rie nri. 카드
원어 13개 불러오는 중...
47
Leban kpọrọ nkume ndị ahụ Jega-Sahaduta, nʼasụsụ nke ya. Jekọb kpọrọ ya Galeed, nʼasụsụ nke ya. 카드
원어 9개 불러오는 중...
48
Emesịa, Leban sịrị, “Ka nkume ndị a bụrụ ihe ama nʼetiti mụ na gị taa.” Nke a mere e ji kpọọ ya Galeed. 카드
원어 13개 불러오는 중...
49
A kpọkwara ya Mizpa, nʼihi na Leban sịrị, “Ka Onyenwe anyị bụrụ onye ga-eche mụ na gị nche ịhụ na onye ọbụla nʼime anyị debere ọgbụgba ndụ a, mgbe anyị na-anọghị ibe anyị nso. 카드
원어 11개 불러오는 중...
50
Ọ bụrụ na i mee ụmụ m ndị inyom ihe ọjọọ, maọbụ lụọ ndị inyom ndị ọzọ tinyere ha, o nweghị onye nʼime anyị ga-amata, ma cheta na Chineke ga-abụ onyeama nʼetiti mụ na gị.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
51
Leban gwakwara Jekọb sị, “Lee nkume ndị a a wụsara nʼebe a na ogidi m mere ka o guzo nʼetiti mụ na gị. 카드
원어 12개 불러오는 중...
52
Nkume ndị a a wụsara bụ akaebe, ogidi a bụkwa ihe ama. Agaghị m agabiga nkume ndị a a wụsara gafeeta nʼakụkụ nke gị ime gị ihe ọjọọ. Gị onwe gị agaghị agabiga nkume ndị a a wụsara na ogidi a gafeeta nʼakụkụ nke m ime m ihe ọjọọ. 카드
원어 25개 불러오는 중...
53
Ka Chineke Ebraham na Chineke Nahọ, Chineke nna ha, bụrụ onye ikpe nʼetiti mụ na gị.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
54
Ọ chụrụ aja nʼala ugwu ugwu ahụ, kpọọ ndị ikwu ya niile oriri. Mgbe ha richara nri, ha rahụrụ ụra nʼebe ahụ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
55
Nʼisi ụtụtụ echi ya, Leban biliri sutu ụmụ ya ndị inyom na ụmụ ụmụ ya ọnụ. Ọ gọziri ha, hapụ ha laghachi ụlọ ha. 카드
주석서 창세기 31장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

야곱은 매우 정직하고 선한 사람, 큰 경건과 성실을 지닌 사람이었으...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-24 Jacob's Departure (1739 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25-42 Laban's Pursuit after Jacob (1739 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

43-55 Jacob's Covenant with Laban (1739 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Ge 31:1-21.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

2 2. 야곱이 라반의 안색을 본즉

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 3. 여호와께서 이르시되 . . . 네 조상의 땅으로 돌아가라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 4. 야곱이 사람을 보내어 라헬과 레아를 불러

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 6. 그대들도 알거니와 . . . 내가 그대들의 아버지를 섬겼거늘

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 14. 라헬과 레아가 대답하여

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 17. 야곱이 일어나

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

18 18. 그가 얻은 가축을 이끌고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 20. 야곱이 몰래 떠났더라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 Ge 31:22-55.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 26-30. 라반이 이르되 . . . 네가 무엇을 하였느냐?

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 31, 32. 야곱이 이르되, . . . 외삼촌의 신들을 누구에게서 찾든지...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 34. 라헬이 그 드라빔을 가져 낙타 안장 아래에 넣고 그 위에 앉은지...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36 36, 37. 야곱이 노하여

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 38. 외삼촌의 양 떼의 숫양을 내가 먹지 아니하였고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 39. 물려 찢긴 것은 내가 외삼촌에게로 가져가지 아니하고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 40. 낮에는 더위와 . . . 밤에는 추위를

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

44 44. 이제 오라, 우리가 언약을 맺자

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

52 52. 이 무더기가 증거가 되고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Adam Clarke's Commentary and Critical Notes on the Bible · Adam Clarke (1831) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

Introduction

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Verse 1

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 Verse 3

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 Verse 4

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7 Verse 7

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

11 Verse 11

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12 Verse 12

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 Verse 15

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

19 Verse 19

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 Verse 21

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 Verse 24

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

27 Verse 27

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 Verse 29

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

32 Verse 32

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 Verse 35

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36 Verse 36

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 Verse 39

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 Verse 40

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41 Verse 41

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42 Verse 42

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

46 Verse 46

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47 Verse 47

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48 Verse 48

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

50 Verse 50

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51 Verse 51

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

53 Verse 53

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

54 Verse 54

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

55 Verse 55

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Barnes' Notes on the Bible · Albert Barnes (1870) Public Domain 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

Jacob’S Flight From Haran

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

이 소스에는 현재 장에 직접 연결된 절별 주석이 없습니다.

John Gill's Exposition of the Bible · John Gill (1763) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

Genesis 31 Introduction

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Genesis 31:1

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

2 Genesis 31:2

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 Genesis 31:3

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 Genesis 31:4

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

5 Genesis 31:5

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 Genesis 31:6

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7 Genesis 31:7

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

8 Genesis 31:8

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

9 Genesis 31:9

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

10 Genesis 31:10

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

11 Genesis 31:11

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12 Genesis 31:12

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

13 Genesis 31:13

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 Genesis 31:14

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 Genesis 31:15

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

16 Genesis 31:16

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 Genesis 31:17

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

18 Genesis 31:18

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

19 Genesis 31:19

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 Genesis 31:20

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 Genesis 31:21

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 Genesis 31:22

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

23 Genesis 31:23

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 Genesis 31:24

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25 Genesis 31:25

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 Genesis 31:26

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

27 Genesis 31:27

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 Genesis 31:28

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 Genesis 31:29

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30 Genesis 31:30

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 Genesis 31:31

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

32 Genesis 31:32

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

33 Genesis 31:33

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 Genesis 31:34

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 Genesis 31:35

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36 Genesis 31:36

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

37 Genesis 31:37

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 Genesis 31:38

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 Genesis 31:39

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 Genesis 31:40

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41 Genesis 31:41

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42 Genesis 31:42

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

43 Genesis 31:43

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

44 Genesis 31:44

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

45 Genesis 31:45

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

46 Genesis 31:46

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47 Genesis 31:47

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48 Genesis 31:48

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

49 Genesis 31:49

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

50 Genesis 31:50

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51 Genesis 31:51

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

52 Genesis 31:52

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

53 Genesis 31:53

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

54 Genesis 31:54

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

55 Genesis 31:55

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용