성경 읽기
Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 요한복음 17장
장면 1 · 아버지, 아들을 영화롭게 하소서
Mgbe Jisọs kwusiri okwu ndị a, o leliri anya nʼeluigwe sị, I nyela ya ikike nʼebe mmadụ niile nọ, na ike inye ndị niile i nyere ya ndụ ebighị ebi. Nke a bụkwa ndụ ebighị ebi ahụ. Ka ha mata na naanị gị bụ Chineke nʼezie, matakwa Jisọs Kraịst onye ahụ i zitere nʼụwa. Enyere m gị otuto nʼụwa site nʼịrụzu ọrụ niile ị nyere m ka m rụọ. Ma ugbu a, Nna, nye m otuto nʼihu gị, ụdị otuto ahụ m nwere nʼihu gị tupu e kee ụwa. 요 17:1-5
장면 2 · 제자들이 말씀을 받았어요
“Emere m ka ndị ahụ i siri nʼụwa kponye m mara aha gị. Ha bụ ndị nke gị, i nyere m ha, ha debekwara okwu gị. Ugbu a, ha amarala na ihe niile i nyere m si nʼaka gị bịa. Ma ugbu a, enyela m ha okwu ahụ i nyere m, ha nabatakwara ya, marakwa nʼeziokwu na-esi m nʼebe ị nọ bịa. Ha kwenyekwara na ọ bụ gị zitere m. 요 17:6-8
장면 3 · 아버지의 이름으로 지켜 주소서
Ana m ekpere ha ekpere, ọ bụghị nʼihi ụwa ka m na-ekpe ekpere. Kama ana m ekpe ekpere banyere ndị ahụ i nyere m, nʼihi na ha bụkwa ndị nke gị. Ihe niile m nwere bụ nke gị, ihe niile i nwere bụkwa nke m. E sitere na ha mee ka otuto m pụta ìhè. Ugbu a, anọghịkwa nʼime ụwa, ma ha ka nọ nʼime ụwa, ana m alaghachikwute gị. Ya mere, Nna dị nsọ, chebe ha nke ọma site nʼike nke aha gị, bụ aha nke ahụ i nyere m, ka ha bụrụ otu dịka anyị onwe anyị si bụrụ otu. Mgbe mụ na ha nọ nʼụwa, echebere m ha site nʼaha gị nke i nyere m. Echebekwara m ha, o nwekwaghị onye ọbụla nʼime ha lara nʼiyi, karịakwa onye ahụ bụ nwa nke ịla nʼiyi, ka e mezuo ihe akwụkwọ nsọ kwuru. 요 17:9-12
장면 4 · 악에서 지켜 주소서
“Ma ugbu a, ana m alọghachikwute gị, ma ana m ekwu ihe ndị a nʼụwa ugbu a ka ha nwee nʼọṅụ m, nʼebe o zuruoke nʼime ha. Enyela m ha okwu gị. Ma nʼihi ya, ụwa akpọọla ha asị. Nʼihi na ha abụghị ndị nke ụwa dị ka mụ onwe m na-abụghị onye nke ụwa. Ekpeghị m ekpere ka iwepụ ha nʼụwa, kama ka ịnapụta ha site nʼaka ajọ onye ahụ. Ha onwe ha abụghị ndị nke ụwa dị ka mụ onwe m na-abụkwaghị onye nke ụwa. 요 17:13-16
장면 5 · 진리로 거룩하게 하소서
Were eziokwu doo ha nsọ, okwu gị bụ eziokwu. Dị ka i siri zite m nʼụwa, otu a ka m na-ezipụkwa ha nʼụwa. Ọ bụkwa nʼihi ha ka m jiri debe onwe m nsọ, ka ha onwe ha bụrụkwa ndị e doro nsọ nʼeziokwu. 요 17:17-19
장면 6 · 앞으로 믿을 사람들도 하나 되게 하소서
“Ekpeghị m ekpere a nʼihi ndị a naanị. Kama ana m ekpekwa ekpere a nʼihi ndị niile ga-ekwere na mụ, site nʼokwu ha. Ka ha niile bụrụ otu, Nna, dị ka ị nọ nʼime m mụ a nọrọ nʼime gị. Ka ha nọrọkwa nʼime anyị ka ụwa kwere na ọ bụ gị zitere m. 요 17:20-21
장면 7 · 사랑 안에서 온전히 하나 되게 하소서
Enyere m ha otuto nke i nyere m, ka ha bụrụ otu dị ka anyị onwe anyị si bụrụ otu; Mụ onwe m nʼime ha, gị onwe gị nʼime m. Ka e mee ka ha bụrụ otu nʼụzọ zuruoke, ka ụwa matakwa na ọ bụ gị zitere m, na ị hụkwara ha nʼanya dị ka ị si hụ m nʼanya. 요 17:22-23
장면 8 · 내 사랑이 그들 안에 있게 하소서
“Nna, achọrọ m ka ndị niile i nyere m soro m nọrọ ebe m nọ. Ka ha hụ otuto m nke i nyere m nʼihi na ị hụrụ m nʼanya tupu atọọ ntọala nke ụwa. “Nna onye ezi omume, ụwa amaghị gị. Ma amaara m gị. Ndị a matakwara na ọ bụ gị zitere m. Emekwara m ka ha mara aha gị. Aga m agakwa nʼihu ime ka ha mara ya. Ka ịhụnanya ahụ i nwere nʼebe m nọ dịgide nʼime ha, ka mụ onwe m nọgidekwa nʼime ha.” 요 17:24-26
성경노트 안내
현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.
1절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
2절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
3절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
4절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
5절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
6절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
7절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
8절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
9절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
10절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
11절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
12절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
13절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
14절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
15절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
16절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
17절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
18절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
19절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
20절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
21절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
22절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
23절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
24절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
25절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.
26절 댓글
아직 등록된 댓글이 없습니다.
로그인 후 댓글을 남길 수 있습니다.