성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 요한복음 8장

성경이야기 장면

장면 1 · 나도 너를 정죄하지 않는다

Ma Jisọs rigooro nʼUgwu Oliv. 요 8:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 요한복음 8장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.

역본 소개

요한복음 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (요한복음)

전체 장수
21장
전체 절수
879절
현재 장
8 / 21장
이 장 절수
59절
장 진행율38.1%
절 진행율 (이 장까지)45.1%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
1,005 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율84.5%
전체 절 진행율 (이 장까지)85%

성경노트 안내

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Woman Caught in Adultery

1
Ma Jisọs rigooro nʼUgwu Oliv. 카드
원어 8개 불러오는 중...
2
Nʼisi ụtụtụ echi ya, ọ bịara ọzọ nʼụlọnsọ ukwuu ebe ọtụtụ mmadụ bịakwutere ya. Ọ nọdụrụ ala malite ikuziri ha ihe. 카드
원어 18개 불러오는 중...
3
Ndị ozizi iwu na ndị Farisii dọkpụtara otu nwanyị ha jidere nʼịkwa iko. Ha mere ka o guzo nʼihu igwe mmadụ ahụ niile. 카드
원어 18개 불러오는 중...
4
Ha sịrị ya, “Onye ozizi, anyị jidere nwanyị a ka ọ na-akwa iko. 카드
원어 11개 불러오는 중...
5
Nʼiwu, Mosis nyere anyị ikike ka e jiri okwute tugbuo onye mere ihe dị otu a. Gịnị ka i nwere ikwu banyere nke a?” 카드
원어 14개 불러오는 중...
6
Ha kwuru nke a iji nwalee ya, iji nweta ihe ha ga-eji ebo ya ebubo. 카드
원어 22개 불러오는 중...
7
Mgbe ha nọgidere na-ajụ ya ajụjụ, o biliri sị ha, “Onye ọbụla nʼime unu na-emebeghị mmehie ọbụla, ya buru ụzọ tụọ ya nkume.” 카드
원어 19개 불러오는 중...
8
Ọzọ, o hulatakwara ala malite ide ihe ọ na-ede nʼala. 카드
원어 7개 불러오는 중...
9
Mgbe ha nụrụ nke a, ha niile nʼotu nʼotu, malite nʼonye okenye ha, sitere nʼebe ahụ pụọ. Nʼikpeazụ, ọ fọdụrụ naanị Jisọs na nwanyị ahụ, ebe o guzoro nʼihu ya. 카드
원어 30개 불러오는 중...
10
Jisọs guzoro ọtọ jụọ ya sị, “Nwanyị, oleekwanụ ha? Ọ dịghị onye mara gị ikpe?” 카드
원어 23개 불러오는 중...
11
Ọ sịrị, “O nweghị onye ọbụla Onyenwe anyị.” 카드
원어 21개 불러오는 중...

The Light of the World

12
Ọzọ, Jisọs gwara ha sị, “Abụ m ihe nke ụwa. Onye ọbụla na-eso m agaghị ejegharị nʼọchịchịrị, kama ọ ga-enwe ìhè nke ndụ.” 카드
원어 28개 불러오는 중...
13
Ndị Farisii sịrị, “Ị na-agbara onwe gị ama! Ya mere ama ị na-agbara onwe gị abụghị ezie.” 카드
원어 15개 불러오는 중...
14
Ma Jisọs zara sị, “A sịkwarị na mụ na-agbara onwe m ama, ama m na-agba bụ eziokwu. Nʼihi na-amara m ebe m si bịa, marakwa m ebe m na-aga. Ma unu aghọtaghị ebe m si bịa, maọbụ ebe m na-aga. 카드
원어 31개 불러오는 중...
15
Unu na-ekpe ikpe dị ka mmadụ; ma ekpeghị m onye ọbụla ikpe. 카드
원어 9개 불러오는 중...
16
Ma ọ bụrụ na m ekpe ikpe, ikpe m bụ eziokwu nʼihi na ọ bụghị naanị m nọ, kama ọ bụ mụ na Nna m, onye zitere m. 카드
원어 22개 불러오는 중...
17
E dere nʼiwu unu sị, ‘ama mmadụ abụọ gbara bụ eziokwu.’ 카드
원어 15개 불러오는 중...
18
Ana m agba ama banyere onwe m. Nna m, onye zitere m, na-agbakwa ama banyere m.” 카드
원어 14개 불러오는 중...
19
Mgbe ahụ ha jụrụ ya, “Olee ebe Nna gị nọ?” 카드
원어 27개 불러오는 중...
20
Okwu ndị a niile ka o kwuru nʼụlọnsọ ukwu ha, mgbe ọ na-akụzi ihe na mpaghara ụlọ ahụ ebe a na-adọba onyinye. Ma ọ dịghị onye ọbụla jidere ya nʼihi na oge ya erubeghị. 카드
원어 23개 불러오는 중...
21
Ọzọ ọ gwara ha, “Aga m ahapụ unu, unu ga-achọ m, ma unu ga-anwụ nʼime mmehie unu. Ma unu apụghị ịbịa nʼebe m na-aga.” 카드
원어 24개 불러오는 중...
22
Nke a mere ka ndị Juu na-asị, “Ọ ga-egbu onwe ya? Ọ bụ ya mere o ji sị, ‘Ebe m na-aga unu apụghị ị bịa’?” 카드
원어 16개 불러오는 중...
23
Ma ọ sịrị ha, “Unu si nʼala ma esi m nʼelu bịa. Unu bụkwa ndị ụwa, ma abụkwaghị m nke ụwa a. 카드
원어 26개 불러오는 중...
24
A sịrị m unu na unu ga-anwụ nʼime mmehie unu, naanị na unu kwenyere na mụ onwe m, bụ onye ahụ.” 카드
원어 21개 불러오는 중...
25
Ha jụrụ ya, “Onye ka ị bụ?” 카드
원어 18개 불러오는 중...
26
E nwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu nʼikpe unu ikpe. Ma matanụ na onye ahụ zitere m bụ onye eziokwu. Nʼihi nke a, ihe niile m nụrụ site nʼọnụ ya ka m gwara ụwa.” 카드
원어 23개 불러오는 중...
27
Ọ bụ ihe banyere Nna ya ka ọ na-agwa ha, ma ha aghọtaghị ya. 카드
원어 7개 불러오는 중...
28
Ya mere Jisọs sịrị, “Mgbe unu weliri Nwa nke Mmadụ elu, mgbe ahụ ka unu ga-ama na mụ onwe m bụ ya. Unu ga-amatakwa na ọ dịghị ihe m na-eme nʼonwe m, kama, dị ka Nna m ziri m ka m na-ekwu ihe ndị a. 카드
원어 30개 불러오는 중...
29
Onye ahụ nke zitere m na-anọnyekwara m. Ọ hapụghịkwa m mgbe ọbụla, nʼihi na ọ bụ ihe na-amasị ya ka m na-eme mgbe niile.” 카드
원어 20개 불러오는 중...
30
Mgbe ọ na-ekwu ihe ndị a, ọtụtụ kwenyere na ya. 카드
원어 7개 불러오는 중...

The Truth Will Set You Free

31
Jisọs gwara ndị Juu ndị kwere na ya, “Ọ bụrụ na unu anọgide nʼokwu m nʼezie unu ga-abụ ndị na-eso ụzọ m. 카드
원어 21개 불러오는 중...
32
Unu ga-amatakwa eziokwu ahụ, eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.” 카드
원어 9개 불러오는 중...
33
Ha zara ya, “Anyị bụ ụmụ Ebraham, o nwebeghị oge anyị ji bụrụ ohu onye ọbụla. Olee otu i si na-asị na a ga-eme ka anyị nwere onwe anyị?” 카드
원어 16개 불러오는 중...
34
Jisọs zara ha, “Nʼezie, nʼezie asị m unu, onye ọbụla na-eme mmehie bụ ohu mmehie. 카드
원어 18개 불러오는 중...
35
Ohu enwekwaghị ọnọdụ mgbe ọbụla nʼezinaụlọ, ma ọkpara nwere ọnọdụ ruo ebighị ebi. 카드
원어 18개 불러오는 중...
36
Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu nʼezie, unu ga-abụ ndị nwere onwe unu. 카드
원어 9개 불러오는 중...
37
Ama m na unu bụ ụmụ ụmụ Ebraham, ma unu na-achọ igbu m nʼihi na okwu m enweghị ọnọdụ nʼime unu. 카드
원어 18개 불러오는 중...
38
Ana m ekwu ihe m hụrụ nʼebe Nna m nọ, ma unu na-eme ihe unu nụrụ site nʼaka nna unu.” 카드
원어 18개 불러오는 중...
39
Ha zara ya, “Ebraham bụ nna anyị.” 카드
원어 24개 불러오는 중...
40
Ma unu na-achọ igbu m, bụ onye gwara unu eziokwu ahụ m nụrụ nʼebe Chineke nọ. Ebraham emeghị otu a. 카드
원어 20개 불러오는 중...
41
Unu na-arụ ọrụ nna unu rụrụ.” 카드
원어 20개 불러오는 중...
42
Jisọs gwara ha, “Ọ bụrụ nʼezie na Chineke bụ Nna unu, unu ga-ahụ m nʼanya, nʼihi na ọ bụ Chineke zitere m. Abịaghị m site nʼike aka m. 카드
원어 31개 불러오는 중...
43
Gịnị mere unu adịghị aghọta ihe m na-ekwu? Ọ bụ na unu enweghị ike ịnabata okwu m. 카드
원어 16개 불러오는 중...
44
Unu bụ ụmụ nke nna unu ekwensu. Uche unu bụ imezu ihe nke nna unu na-achọ. Ọ bụ ogbu ọchụ site na mbụ. Ọ dịghị ejigide eziokwu nʼihi na eziokwu adịghị nʼime ya. Mgbe ọ na-ekwu okwu ụgha, ọ na-ekwu dị ka ọdịdị ya sịrị dị, nʼihi na ọ bụ onye ụgha bụrụkwa nna nke ụgha. 카드
원어 47개 불러오는 중...
45
Ma nʼihi na m na-ekwu eziokwu, ọ bụ ya mere unu ekwenyeghị na m. 카드
원어 9개 불러오는 중...
46
O nwere onye nʼime unu pụrụ ịtụ m mmehie m nʼihu? Ọ bụrụ na m na-ekwu eziokwu, gịnị mere unu ekwenyeghị na m? 카드
원어 17개 불러오는 중...
47
Onye ọbụla sitere na Chineke na-anụ ihe Chineke na-ekwu. Ihe kpatara unu adịghị anụ bụ maka unu abụghị ndị nke Chineke.” 카드
원어 21개 불러오는 중...

Before Abraham Was, I Am

48
Ndị Juu zara sị, “Anyị e kwughị eziokwu mgbe anyị sịrị na ị bụ onye Sameria, na mmụọ ọjọọ bikwa nʼime gị?” 카드
원어 18개 불러오는 중...
49
Jisọs zaghachiri, “Mmụọ ọjọọ ọbụla adịghị nʼime m, kama ana m asọpụrụ Nna m, ma unu adịghị asọpụrụ m. 카드
원어 15개 불러오는 중...
50
Anaghị m achọ otuto nke onwe m, kama ọ dị onye nke na-achọ ya. Ọ bụkwa ya bụ onye ikpe. 카드
원어 12개 불러오는 중...
51
Nʼezie, nʼezie, agwa unu, onye ọbụla na-edebe okwu m agaghị anwụ ọzọ.” 카드
원어 18개 불러오는 중...
52
Mgbe ahụ ndị Juu sịrị ya, “Anyị maara ugbu a na mmụọ ọjọọ bi nʼime gị. Ebraham nwụrụ anwụ ya na ndị amụma, ma gị onwe gị na-asị na onye ọbụla kwere na gị agaghị anwụ ruo mgbe ebighị ebi. 카드
원어 31개 불러오는 중...
53
Ị dị ukwuu karịa nna anyị Ebraham? Ọ nwụrụ, ma ndị amụma nwụkwara. Onye ka ị na-eche na ị bụ?” 카드
원어 18개 불러오는 중...
54
Jisọs zara, “Ọ bụrụ na m etoo onwe m, otuto m bụ ihe efu, Nna m, onye unu na-asị na ọ bụ Chineke unu, bụ onye na-eto m. 카드
원어 25개 불러오는 중...
55
Amaara m onye ọ bụ nʼagbanyeghị na unu amaghị ya. Aga m abụ onye ụgha ma ọ bụrụ na m ga-asị na-amaghị m onye ọ bụ. Amaara m ya na-edebekwa okwu ya. 카드
원어 26개 불러오는 중...
56
Nna unu Ebraham ṅụrịrị ọṅụ mgbe o chetara na ọ ga-ahụ ụbọchị m; ọ hụrụ ya ma ṅụrịakwa ọnụ.” 카드
원어 15개 불러오는 중...
57
Ndị Juu sịrị ya, “Ị gbabeghị iri afọ ise ma ị hụla Ebraham?” 카드
원어 13개 불러오는 중...
58
Jisọs sịrị ha, “Nʼezie, nʼezie agwa m unu, tupu amụọ Ebraham, mụ onwe m nọ ya.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
59
Ya mere, ha tụtụlitere nkume ịtụ ya, ma Jisọs zoro onwe ya, sitekwa nʼụlọnsọ ukwuu ahụ pụọ. 카드
원어 22개 불러오는 중...
주석서 요한복음 8장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

📖 책 개요 요한복음 — 책 개요

책 개요 내용을 불러오는 중입니다.

장 서론

이 장에서 우리는 다음 내용을 보게 된다. I. 유대인들이 간음하다...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-11 The Woman Taken in Adultery

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12-20 Christ's Discourse with the Pharisees

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21-30 Christ's Discourse with the Pharisees

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31-37 Christ's Discourse with the Pharisees

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38-47 Christ's Discourse with the Pharisees

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48-50 Christ's Discourse with the Pharisees

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51-59 Christ's Discourse with the Pharisees

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Joh 8:1-11.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 3-6. 서기관들과 바리새인들이

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 4, 5. 여자가 ... 간음 중에 ... 모세는 ... 돌로 치라 명하였거니와

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 6. 몸을 굽히사

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7 7. 죄 없는 자가

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

8 8. 다시 몸을 굽혀 쓰시니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

9 9. 그들이 . . . 양심의 가책을 받아 . . . 하나씩 나가고 . . . 예...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

10 10. 여자여

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12 Joh 8:12-59.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

13 13-19. 네가 너를 위하여 증언하니 네 증언은 참되지 아니하도다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 14. 나는 내가 어디서 오며 어디로 가는 것을 앎이어니와

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 15. 너희는 육체를 따라 판단하나니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

16 16. 만일 내가 판단하여도 내 판단이 참되니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 20. 이 말씀은 예수께서 성전 헌금함 앞에서 하셨으나

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 21-25. 예수께서 다시 그들에게 이르시되 내가 가리니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 22. 유대인들이 이르되 그가 자결하려는가?

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

23 23. 너희는 아래에서 났고 나는 위에서 났으며

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 24. 너희가 만일 내가 그인 줄 믿지 아니하면 너희 죄 가운데서 죽으...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25 25. 네가 누구냐?

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 26, 27. 내가 너희에 대하여 말하고 판단할 것이 많으나 나를 보내신...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 28-30. 너희가 인자를 든 후에

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 29. 나를 보내신 이가 나와 함께하시도다 내가 항상 그가 기뻐하시는...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30 30. 이 말씀을 하시매 많은 사람이 믿더라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 31-33. 그러므로 예수께서 자기를 믿은 유대인들에게 이르시되 너희...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

33 33. 그들이 대답하되 우리가 아브라함의 자손이라 남의 종이 된 적이...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 34, 35. 죄를 범하는 자마다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 35. 종은 영원히 집에 거하지 못하되 아들은 영원히 거하나니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

37 37-41. 너희가 나를 죽이려 하는도다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 38. 내 아버지 . . . 너희 아버지

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 39. 너희가 아브라함의 자손이면 아브라함이 행한 일들을 할 것이거...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 40. 아브라함은 이렇게 하지 아니하였느니라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41 41. 우리가 음란한 데서 나지 아니하였고 아버지는 한 분뿐이시니 곧...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42 42, 43. 하나님이 너희 아버지였으면 너희가 나를 사랑하였으리니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

44 44. 너희는 너희 아비 마귀에게서 났으니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

45 45-47. 내가 진리를 말하므로 너희가 나를 믿지 아니하는도다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

46 46. 너희 중에 누가 나를 죄로 책잡겠느냐

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48 48-51. 우리가 너를 사마리아 사람이라 또는 귀신 들렸다 하는 말이...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

49 49. 예수께서 대답하시되 나는 귀신 들린 것이 아니라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

50 50. 나는 내 영광을 구하지 아니하나 구하고 판단하시는 이가 계시니...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51 51. 사람이 내 말을 지키면 영원히 죽음을 보지 아니하리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

52 52, 53. 유대인들이 이르되 지금 네가 귀신 들린 줄을 아노라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

54 54-56. 내가 내게 영광을 돌리면 내 영광이 아무것도 아니거니와

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

55 55. 나도 너희 같이 거짓말쟁이가 되리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

56 56. 너희 조상 아브라함은 나의 때 볼 것을 즐거워하다가

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

57 57-59. 유대인들이 이르되 네가 아직 오십 세도 못 되었는데

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

58 58. 아브라함이 나기 전부터 내가 있느니라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용