성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 마가복음 9장

대표 구절

Ma ọ gwara ha sị, “Nʼezie asị m unu, ụfọdụ nʼime ndị guzo nʼebe a, agaghị edetụ ọnwụ ire tupu ha ahụ alaeze Chineke mgbe ọ ga-abịa nʼike.” 막 9:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 마가복음 9장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.

역본 소개

마가복음 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (마가복음)

전체 장수
16장
전체 절수
678절
현재 장
9 / 16장
이 장 절수
50절
장 진행율56.3%
절 진행율 (이 장까지)55%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
966 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율81.2%
전체 절 진행율 (이 장까지)79.1%

성경노트 안내

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

The Kingdom of God Coming in Power

1
Ma ọ gwara ha sị, “Nʼezie asị m unu, ụfọdụ nʼime ndị guzo nʼebe a, agaghị edetụ ọnwụ ire tupu ha ahụ alaeze Chineke mgbe ọ ga-abịa nʼike.” 카드
원어 27개 불러오는 중...

The Transfiguration

2
Mgbe ụbọchị isii gasịrị, Jisọs kpọọrọ Pita na Jemis na Jọn, duru ha rigoro nʼelu ugwu dị elu. Nʼebe ahụ ka ha nọdụrụ naanị ha. Nʼebe ahụ, a gbanwere ọdịdị ya nʼihu ha. 카드
원어 28개 불러오는 중...
3
Uwe ya na-enwu ọcha karịa ụdị ọcha ọbụla anya hụrụla. Ọ dịkwa ọcha karịa nke onye ọbụla nʼụwa nwere ike ime ka ihe dị ọcha. 카드
원어 19개 불러오는 중...
4
Ha hụrụ Ịlaịja na Mosis ka ha pụtara soro Jisọs na-ekwu okwu. 카드
원어 11개 불러오는 중...
5
Pita gwara Jisọs sị, “Onye ozizi, ọ dị mma ka anyị nọdụ nʼebe a. Ka anyị wuo ụlọ ikwu atọ. Otu ga-abụ nke gị, otu a bụrụ nke Mosis, nke ọzọkwa a bụrụ nke Ịlaịja.” 카드
원어 25개 불러오는 중...
6
(Ọ makwaghị ihe ọ ga-ekwu nʼihi na oke egwu tụrụ ha.) 카드
원어 8개 불러오는 중...
7
Mgbe ahụ, igwe ojii pụtara kpuchie ha. Olu sitere nʼigwe ojii ahụ daa sị, “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ nʼanya. Geenụ ya ntị.” 카드
원어 21개 불러오는 중...
8
Na mberede, mgbe ha lere anya gburugburu, ọ dịkwaghị onye ọzọ ha hụrụ, karịa naanị Jisọs. 카드
원어 12개 불러오는 중...
9
Mgbe ha si nʼelu ugwu ahụ na-arịdata, Jisọs nyere ha iwu ka ha ghara ịgwa onye ọbụla ihe ha hụrụ, tutu ruo mgbe Nwa nke Mmadụ ga-esi nʼọnwụ bilie. 카드
원어 24개 불러오는 중...
10
Ha zobere ihe a nʼetiti onwe ha, na-ekwurịtara okwu na-atule ihe isi nʼọnwụ bilie pụtara. 카드
원어 13개 불러오는 중...

The Question About Elijah Coming First

11
Ma ha jụrụ ya sị, “Gịnị mere ndị ozizi iwu jiri sị na Ịlaịja aghaghị ibu ụzọ bịa?” 카드
원어 13개 불러오는 중...
12
Ọ gwara ha sị, “Ọ bụ ezie, Ịlaịja ga-ebu ụzọ bịa, na-emekwa ka ihe dị ka ọ dị na mbụ. Ma gịnị mere e jiri dee na Nwa nke Mmadụ ga-ahụ ọtụtụ ahụhụ, bụrụkwa onye a jụrụ ajụ? 카드
원어 24개 불러오는 중...
13
Ka m gwa unu, Ịlaịja abịalarị. Ma ha mesokwara ya mmeso otu ha chọrọ dị ka e dere banyere ya.” 카드
원어 16개 불러오는 중...

Jesus Heals a Boy with an Unclean Spirit

14
Mgbe ha bịarutere nʼebe ndị na-eso ụzọ ya nọ, ha hụrụ oke igwe mmadụ ka ha gbara ha gburugburu, hụkwa ụfọdụ ndị ozizi iwu ka ha na ha na-arụrịta ụka. 카드
원어 15개 불러오는 중...
15
Ngwangwa, mmadụ ahụ niile hụrụ ya, ụdịdị ya juru ha anya. Ha gbaara ọsọ gaa kelee ya. 카드
원어 12개 불러오는 중...
16
Ọ jụrụ ha sị, “Unu na ha ọ na-arụrịta ụka banyere gịnị?” 카드
원어 8개 불러오는 중...
17
Otu onye nʼime igwe mmadụ ahụ zara ya sị, “Onye ozizi akpọtaara m gị nwa m nwoke, nke mmụọ ọjọọ bi nʼime ya, nke mekwara ka ọ daa ogbi. 카드
원어 18개 불러오는 중...
18
Mgbe ọbụla mmụọ ọjọọ ahụ malitere isogbu ya, ọ na-atụda ya nʼala. Mgbe ahụ, ọ na-agbọ ụfụfụ nʼọnụ ya, na-ata ikikere eze, anụ ahụ ya na-esikwa ike. Arịọrọ m ndị na-eso ụzọ gị ka ha chụpụ mmụọ ọjọọ a, ma ha enweghị ike.” 카드
원어 27개 불러오는 중...
19
Ọ zaghachiri ha sị, “Unu ọgbọ na-enweghị okwukwe. Ruo ole mgbe ka mụ na unu ga-anọ? Ruo ole mgbe ka m ga-anagide unu? Kpọtaranụ m ya!” 카드
원어 21개 불러오는 중...
20
Ya mere, ha kpọtaara ya nwata ahụ. Mgbe mmụọ ọjọọ ahụ hụrụ ya, ngwangwa, o nugharịrị nwata ahụ nke ukwuu, ọ daa nʼala na-atụrụ onwe ya nʼala, na-agbọkwa ụfụfụ nʼọnụ ya. 카드
원어 20개 불러오는 중...
21
Jisọs jụrụ nna nwata ahụ sị, “Olee mgbe ihe a bidoro?” 카드
원어 17개 불러오는 중...
22
Ọ na-eme ya ka ọ daba nʼọkụ, maọbụ na mmiri, ka ọ laa ya nʼiyi. Ọ bụrụ na ọ dị ihe i nwere ike ime, biko meere anyị ebere, nyere anyị aka.” 카드
원어 23개 불러오는 중...
23
Jisọs sịrị ya, “ ‘Ọ bụrụ na i nwere ike’? Ihe niile pụrụ ime nʼebe onye kwere ekwe nọ.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
24
Ngwangwa, nna nwata ahụ tiri mkpu sị, “Ekweere m, biko nyere ekweghị ekwe m aka!” 카드
원어 16개 불러오는 중...
25
Mgbe Jisọs hụrụ na igwe mmadụ na-agba ọsọ na-abịa nʼebe ahụ, ọ baara mmụọ ahụ na-adịghị ọcha mba sị, “Gị mmụọ ọjọọ ntị ike na ịda ogbi, ana m enye gị iwu, site nʼime nwata a pụta! Abanyekwala nʼime ya ọzọ!” 카드
원어 31개 불러오는 중...
26
O tiri mkpu nʼoke olu, nugharịa nwata ahụ nke ukwuu ma site nʼime ya pụta. Nwata ahụ tọgbọrọ nʼala dị ka onye nwụrụ anwụ nke mere na ndị niile nọ nʼebe ahụ sịrị, “Ọ nwụọla!” 카드
원어 17개 불러오는 중...
27
Ma Jisọs jidere ya nʼaka selite ya elu, mee ka o guzo nʼụkwụ ya. O guzokwara. 카드
원어 11개 불러오는 중...
28
Ma mgbe ọ banyere nʼime ụlọ ndị na-eso ụzọ ya jụrụ ya na nzuzo sị, “Gịnị mere o jiri siere anyị ike ịchụpụ ya?” 카드
원어 18개 불러오는 중...
29
Ọ sịrị ha, “Ọ bụ naanị site nʼike ekpere ka a pụrụ ịchụpụ ụdị a.” 카드
원어 16개 불러오는 중...

Jesus Foretells His Death and Resurrection a Second Time

30
Ha siri nʼebe ahụ pụọ gafee Galili. Ọ chọghị ka onye ọbụla mata maka ya, 카드
원어 12개 불러오는 중...
31
nʼihi na ọ na-ezi ndị na-eso ụzọ ya ihe. Ọ sịrị ha, “A ga-arara Nwa nke Mmadụ nye nʼaka ụmụ mmadụ, ha ga-egbukwa ya ma ọ ga-ebili nʼọnwụ mgbe mkpụrụ ụbọchị atọ gasịrị.” 카드
원어 26개 불러오는 중...
32
Ma ha aghọtaghị ihe ọ na-agwa ha. Egwu tụkwara ha ị jụ banyere ya. 카드
원어 9개 불러오는 중...

Who Is the Greatest

33
Emesịa, ha bịaruru Kapanọm. Mgbe ọ banyere nʼụlọ, ọ jụrụ ha sị, “Gịnị ka unu na-arụrịta ụka banyere ya nʼokporoụzọ?” 카드
원어 18개 불러오는 중...
34
Ma ha gbara nkịtị, nʼihi na ha rụrịtara ụka nʼokporoụzọ banyere onye dị ukwuu karịa ibe ya. 카드
원어 12개 불러오는 중...
35
Ọ nọdụrụ ala kpọọ mmadụ iri na abụọ ahụ, sị ha, “Ọ bụrụ na onye ọbụla chọrọ ịbụ onye mbụ, ọ ghaghị ịbụ onye ikpeazụ, bụrụkwa onye na-ejere mmadụ niile ozi.” 카드
원어 19개 불러오는 중...
36
Mgbe ahụ o kuuru otu nwantakịrị mee ka o guzoro nʼetiti ha. O kuuru nwata ahụ nʼaka ya sị ha, 카드
원어 13개 불러오는 중...
37
“Onye ọbụla nabatara otu nʼime ụmụntakịrị ndị a nʼaha m, na-anabata m. Ma onye ọbụla nabatara m, ọ bụghị m ka ọ nabatara, kama ọ na-anabata onye zitere m.” 카드
원어 25개 불러오는 중...

Whoever Is Not Against Us Is for Us

38
Jọn sịrị ya, “Onye ozizi, anyị hụrụ otu onye na-achụpụ mmụọ ọjọọ nʼaha gị, ma anyị gbalịrị igbochi ya nʼihi na ọ bụghị otu onye nʼime anyị.” 카드
원어 26개 불러오는 중...
39
Ma Jisọs gwara ha sị, “Unu egbochila ya, nʼihi na onye ọbụla ji aha m na-arụ ọrụ ebube agaghị ekwu okwu ọjọọ megide m. 카드
원어 22개 불러오는 중...
40
Nʼihi na onye ọbụla na-adịghị emegide anyị dịnyeere anyị. 카드
원어 9개 불러오는 중...
41
Nʼeziokwu asị m unu, onye ọbụla ga-ekunye unu otu iko mmiri nʼaha m, nʼihi na unu bụ ndị nke Kraịst, ga-anatakwa ụgwọ ọrụ ya. 카드
원어 24개 불러오는 중...

A Warning Against Causing Others to Stumble

42
“Ọ bụrụkwa na onye ọbụla emee ka otu nʼime ndị a dị nta kweere na m jehie, ọ ga-akara onye ahụ mma ma ọ bụrụ na e kenyere nkume igwe nri buru ibu nʼolu ya, tụnye ya nʼime oke osimiri. 카드
원어 29개 불러오는 중...
43
Ọ bụrụ na aka gị na-eme ka i jehie, gbupụ ya. Ọ ga-akara gị mma inwe ọrụsị baa na ndụ karịa inwe aka abụọ banye nʼọkụ ala mmụọ, ebe ọkụ ya na-adịghị anyụ anyụ; 카드
원어 31개 불러오는 중...
44
ebe 카드
원어 11개 불러오는 중...
45
Ọ bụrụ na ụkwụ gị na-eme ka i jehie, gbupụ ya, tufukwaa ya, nʼihi na ọ ga-akara gị mma ịba na ndụ na ngwụrọ karịa inwe ụkwụ abụọ a tụnye gị nʼọkụ ala mmụọ; 카드
원어 31개 불러오는 중...
46
ebe 카드
원어 11개 불러오는 중...
47
Ọ bụrụ na anya gị na-eme ka i jehie, ghụpụ ya. Ọ ga-akara gị mma na i nwere otu anya baa nʼalaeze Chineke, karịa inwe anya abụọ a tụnye gị nʼọkụ ala mmụọ, 카드
원어 29개 불러오는 중...
48
ebe 카드
원어 11개 불러오는 중...
49
A ga-eji ọkụ nụchaa onye ọbụla dị ka nnu. 카드
원어 9개 불러오는 중...
50
“Nnu dị mma, ma ọ bụrụ na ọ dịghị atọkwa ụtọ, olee ka ị ga-esi mee ka ọ tọọ ụtọ ọzọ? Ya mere, nweenụ nnu nʼime onwe unu. Unu na ibe unu biri nʼudo.” 카드
원어 21개 불러오는 중...
주석서 마가복음 9장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

이 장에서 우리는 다음과 같은 내용을 보게 된다. I. 산 위에서 일어...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-13 The Transfiguration

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14-29 The Expulsion of an Evil Spirit

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30-40 The Apostles Reproved

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41-50 Pain to Be Preferred to Sin

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Mr 9:1-13.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 Mr 9:14-32.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 15. 온 무리, 곧 군중이 예수를 보자 곧 크게 놀랐다. 그들은 압도되...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

16 16. 예수께서 서기관들에게 물으시되 너희가 무엇을 그들과 변론하느...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 17. 무리 중 하나가 대답하여 이르되 선생님, 내 아들을 선생님께 데...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

18 18. 어디서든 그 귀신이 그를 잡으면 거꾸러뜨리고, 그는 거품을 흘...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

19 19. 예수께서 대답하여 이르시되 믿음이 없는 세대여 하셨다. 마태와...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 20. 그들이 그를 예수께 데려오니, 그 귀신이 예수를 보고 곧 그 아...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 21. 예수께서 그 아버지에게 물으시되 언제부터 이렇게 되었느냐 하...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 22. 무엇을 하실 수 있거든 우리를 불쌍히 여기사 도와주소서. 아버...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

23 23. 예수께서 이르시되 할 수 있거든이 무슨 말이냐, 믿는 자에게는...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 24. 곧 그 아이의 아버지가 눈물로 소리질러 이르되 내가 믿나이다....

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 26. 귀신이 소리 지르며 아이를 심히 경련하게 하고 나가니, 아이가...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

27 27. 그러나 예수께서 그 손을 잡아 일으키시니 그가 일어섰다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 28. 우리는 어찌하여 능히 그 귀신을 쫓아내지 못하였나이까?

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 29. 예수께서 이르시되 기도와 금식 외에는 이런 종류가 나갈 수 없...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30 자신의 임박한 죽음과 부활을 두 번째로 명백히 예고하심막 9:30-32....

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 31. 이는 예수께서 제자들을 가르치시며 말씀하셨기 때문이다. 누가...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

32 32. 그러나 그들은 이 말씀을 깨닫지 못했다. 누가는 "그 말씀이 감...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

33 Mr 9:33-50.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 34. 그들은 잠잠하였다. 이는 길에서 서로 누가 크냐 하고 다투었기...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 35. 누구든지 첫째가 되고자 하면 모든 사람의 끝이 되며 모든 사람...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36 36. 예수께서 한 어린아이를 데려오셨다. 마태복음 18:2에서는 "작은...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

37 37. 누구든지 이런 어린아이 하나를 영접하면, 곧 이 아이가 무의식...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 배타성 때문에 요한이 부수적으로 책망받음막 9:38-41. 38. 요한이...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 39. 예수께서 이르시되 금하지 말라. 내 이름으로 능한 일을 행하고...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 40. 우리를 반대하지 않는 자는 우리를 위하는 자니라. 여기에는 엄...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41 41. 누구든지 너희가 그리스도에게 속한 자라 하여 내 이름으로 물...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42 제자들의 다툼에서 이어진 가르침마가복음 9:42-50. 이어지는 말씀은...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

43 43절, “만일 네 손이 너를 범죄하게 하거든 찍어 버리라. 두 손을 가...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47 47절, “만일 네 눈이 너를 범죄하게 하거든 빼어 버리라. 두 눈을 가...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48 48절, “거기에서는 구더기도 죽지 않고 불도 꺼지지 아니하느니라.”...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

49 49절, “사람마다 불로써 소금 치듯 함을 받으리라. 제물마다 소금으...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

50 50절, “소금은 좋은 것이로되 만일 소금이 그 맛을 잃으면”은 그것이...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용