Nke a bụ ndekọ usoro ọmụmụ Jisọs onye bụ Kraịst, nwa Devid, nwa Ebraham.
KO
Copywork
Igbo BIUO · 1:1-17 The Genealogy of Jesus Christ
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 마태복음
Ebraham mụrụ Aịzik,
Juda mụtara Perez na Zera site na Tama,
Aram mụrụ Aminadab,
Salmọn bụ nna Boaz, site na nwunye ya Rehab,
Jesi amụọ Devid, bụ eze.
Solomọn mụrụ Rehoboam,
Esa mụrụ Jehoshafat,
Ụzaịa mụrụ Jotam,
Hezekaya mụrụ Manase,
Mgbe e mere ka ha gaa biri nʼala Babilọn ka Josaya mụrụ Jekonaya na ụmụnne ya.
Mgbe ha si Babilọn lọta
Zerubabel mụrụ Abiud,
Azoa mụrụ Zadọk,
Eliud mụrụ Elieza,
Jekọb mụrụ Josef onye bụ di Meri nne Jisọs, onye a na-akpọ Kraịst.
Ya mere, site nʼEbraham ruo na Devid, e nwere ọgbọ iri na anọ. Ma site nʼoge Devid ruo mgbe a dọọrọ ha nʼagha gaa Babilọn, e nwere ọgbọ iri na anọ. Sitekwanụ nʼoge ahụ ruo mgbe a mụrụ Kraịst bụkwa ọgbọ iri na anọ.