Ụmụnna m, achọrọ m ka unu mata ihe omimi a, ka unu ghara ịnya isi. Nnupu isi ụfọdụ ụmụ Izrel agaghị adịgide kama ọ ga-adị ruo nʼoge ọnụọgụgụ ndị mba ọzọ a ga-anabata zuru.
JA
Copywork
Igbo BIUO · 11:25-36 The Salvation of All Israel and God's Unsearchable Wisdom
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Romans
Mgbe ahụ, a ga-azọpụta Izrel niile. Dịka e dere ya,
Nke a bụ ọgbụgba ndụ m nke dị nʼetiti mụ na ha,
Nʼihe banyere oziọma, ha bụ ndị iro nke Chineke nʼihi unu. Ma a bịa nʼihe gbasara nhọpụta, ha bụ ndị nke a hụrụ nʼanya nʼihi ndị nna nna ha.
Nʼihi na enye anarakwa adịghị nʼonyinye nakwa ọkpụkpọ Chineke.
Unu onwe unu ndị na-enupuru Chineke isi na mbụ, anatala ebere ya ugbu a, nʼihi nnupu isi ha.
Otu a ka ọ dịkwa, ha bụ ndị na-enupu isi ugbu a ka ha nwe ike soro unu keta oke site nʼebere Chineke meere unu.
Nʼihi na Chineke enyefeela onye ọbụla nʼaka nnupu isi, ka o si otu a gosi mmadụ niile obi ebere ya.
Leenụ ka o si dị omimi bụ akụ ahụ Chineke nwere! Lee ka ịba ụba nke amamihe ya na ihe ọmụma ya siri dị ukwuu!
“Onye maara uche Onyenwe anyị?
“Onye burula ụzọ nye Chineke ihe,
Nʼihi na ihe niile sitere nʼime ya, sitekwa nʼaka ya, dịkwara ya.