Nụrụnụ okwu ndị a nke Onyenwe anyị kwuru megide unu, unu ndị Izrel, megidekwa ezinaụlọ ahụ niile nke m kpọpụtara site nʼala Ijipt.
KO
Copywork
Igbo BIUO 아모스 3장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 아모스
“Naanị unu ka m họọrọ
Mmadụ abụọ ga-esi aṅaa jekọọ ije
Ọdụm ọ na-agbọ ụja nʼọhịa
Nnụnụ ọ na-ama nʼọnya dị nʼala
Mgbe a fụrụ opi nʼobodo,
Nʼezie Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị adịghị eme ihe ọbụla
Ọdụm agbọọla ụja,
Kwusaanụ ya nʼobodo niile e wusiri ike nke Ashdọd
“Ha echezọọla ime ezi ihe.” Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara,
Nʼihi ya nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru,
Otu a ka Onyenwe anyị sịrị,
“Nụrụ nke a, ma gbaanụ ama megide ụmụ Jekọb,” ọ bụ otu a ka Onyenwe anyị, bụ Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, kwubiri.
“Nʼụbọchị ahụ, m ga-enye Izrel ahụhụ nʼihi mmehie ha,
Aga m etida ụlọ ndị niile ha wuru maka oge oyi,