Nụrụnụ okwu ndị a, nke a ka m na-ekwu megide unu, ọ bụ mkpu akwa maka gị ezinaụlọ nke Izrel:
KO
Copywork
Igbo BIUO 아모스 5장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 아모스
“Izrel, nwaagbọghọ na-amaghị nwoke, a daala,
Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-asị Izrel,
Ihe ndị a bụ okwu Onyenwe anyị na-agwa ụlọ Izrel,
Unu achọla Betel,
Chọọnụ Onyenwe anyị, ka unu dịrị ndụ,
Unu ndị na-eme ikpe ziri ezi ka ọ ghọọ ihe ilu,
Onye mere kpakpando pleiades na orion,
Onye na-eme ka ịla nʼiyi bịakwasị ndị dị ike nʼotu ntabi anya,
Ọ dị ndị na-akpọ onye na-edebe ikpe ziri ezi nʼụlọikpe asị,
Unu na-azọpịa ndị ogbenye,
Nʼihi na amaara m njehie unu niile, ka ha si baa ụba,
Nʼihi ya, onye nwere uche na-ekpuchi ọnụ ya nʼoge ahụ,
Chọsienụ ezi ihe ike, ọ bụghị ihe ọjọọ;
Kpọọnụ ihe ọjọọ asị, ma hụnụ ezi ihe nʼanya.
Nʼihi ya, nke a ka Onyenwe anyị, Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, bụ Onyenwe anyị na-asị,
A ga-enwe iti mkpu akwa nʼime ubi vaịnị niile,
Ahụhụ dịrị unu,
Ọ ga-adị ka onye si nʼihu ọdụm na-agbapụ
Ụbọchị Onyenwe anyị ọ gaghị abụ ụbọchị ọchịchịrị, na-abụghị ìhè,
“Akpọrọ m mmemme oriri na ọṅụṅụ unu asị, ajụla m ya.
A sịkwarị na unu bunyere m aja nsure ọkụ unu na aja mkpụrụ ọka unu,
Sitenụ nʼebe m nọ wezuga ụzụ ịbụ abụ unu.
Kama meenụ ka ikpe ziri ezi na-asọgharị dịka mmiri,
“Iri afọ anọ ndị ahụ unu nọ nʼọzara,
Unu ga-ebuli eze unu Sakut elu,
Ya mere, aghaghị m ime ka e buru unu gaa nʼala ndị ọzọ, nʼofe Damaskọs,”