Ihe a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị gosiri m. Otu nkata nke mkpụrụ osisi ọkọchị chara acha jupụtara.
EN
Copywork
Igbo BIUO Amos 8장
Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.
Practice by section · Amos
Ọ sịrị m, “Emọs, gịnị ka ị na-ahụ?”
Otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwupụtara, “Nʼụbọchị ahụ, abụ niile nke a na-abụ nʼime ụlọnsọ ukwu ga-aghọ iti mkpu akwa. Ọtụtụ, ọtụtụ ozu ndị nwụrụ anwụ, nʼebe niile ọbụla ka atụpụsịrị ha! Mkpọtụ ọbụla adịghịkwa!”
Nụrụnụ nke a, unu ndị na-azọpịa ndị mkpa na-akpa,
na-asị,
Jiri ọlaọcha zụta ụmụ ogbenye,
Onyenwe anyị ewerela nganga Jekọb ṅụọ iyi, “Nʼezie, agaghị m echefu, ọ bụladị otu nʼime ọrụ niile ha rụrụ.”
Ọ bụ na ala agaghị ama jijiji nʼihi nke a,
“Ma nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya,
Aghaghị m ime ka ụbọchị oke oriri unu ghọọ ụbọchị iru ụjụ;
“Lee, ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri ya,
Ha ga-awagharị site nʼotu osimiri ruo nʼosimiri ọzọ,
“Nʼụbọchị ahụ,
Ndị ahụ na-eji mmehie Sameria na-aṅụ iyi,