scripture.how 성경필사
KO

Copywork

Igbo BIUO 호세아 2장

성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.

KO 한국어
ZH 중국어
JA 일본어
HI 힌디어
BN 벵골어
TA 타밀어
TE 텔루구어
ML 말라얄람어
FA 페르시아어
MY 버마어
NE 네팔어
MR 마라티어
KN 칸나다어
HA 하우사어
YO 요루바어
SW 스와힐리어
IG 이그보어
ID 인도네시아어
TSI
PT 포르투갈어
VI 베트남어
AR 아랍어
AVD
RU 러시아어
UK 우크라이나어
RO 루마니아어
BTF
IT 이탈리아어
FI 핀란드어
TO 통가어
HR 크로아티아어
SR 세르비아어
TR 튀르키예어
HU 헝가리어
PL 폴란드어
SK 슬로바키아어
LA 라틴어
NL 네덜란드어
CS 체코어
FR 프랑스어
ES 스페인어
DE 독일어
ETC 기타 언어
2:1
대기

“Gwa ụmụnne gị ndị nwoke Ami, ‘nke pụtara ndị m,’ gwakwa ụmụnne gị nwanyị Ruhama, nke pụtara, ‘Unu ndị m hụrụ nʼanya.’

2:2
대기

“Unu guzogidenụ nne unu, rịọọnụ ya,

2:3
대기

Ma ọ bụghị otu a, aga m eyipụ ya uwe ya mee ka ọ gbara ọtọ,

2:4
대기

Agaghị m egosi ụmụ ya ebere m,

2:5
대기

Nʼihi na nne ha bụ onye na-akwa iko,

2:6
대기

Nʼihi nke a, aga m eji ogwu na uke gbachie ya gburugburu;

2:7
대기

Ọ ga-agbaso ndị ahụ hụrụ ya nʼanya ma ọ gaghị achụkwute ha.

2:8
대기

Ma ọ kwetaghị na ihe ndị a si nʼaka m,

2:9
대기

“Ya mere, aga m ewerekwa ọka m mgbe ọ chara,

2:10
대기

Ugbu a, aga m ekpughe ọtọ ya

2:11
대기

Aga m eme ka obi ụtọ ya kwụsị;

2:12
대기

Aga m ala ubi vaịnị ya na osisi fiig ya niile nʼiyi,

2:13
대기

Aga m enye ya ahụhụ maka ụbọchị niile

2:14
대기

“Nʼihi nke a, aga m arara ya,

2:15
대기

Ebe ahụ ka m ga-enyeghachi ya ubi vaịnị ya,

2:16
대기

“Nʼụbọchị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,

2:17
대기

Nʼihi na aga m ewepụkwa aha niile nke arụsị Baal nʼegbugbere ọnụ ya,

2:18
대기

Nʼụbọchị ahụ, aga m eme ka gị na ụmụ anụ ọhịa gbaa ndụ,

2:19
대기

Aga m ekwerekwa ịlụ gị dịka nwunye ruo ebighị ebi;

2:20
대기

Aga m eji ikwesi ntụkwasị obi kwere ịlụ gị.

2:21
대기

“Nʼụbọchị ahụ m ga-azaghachi,”

2:22
대기

Ala ga-azaghachi ọka

2:23
대기

Aga m akụkwa ya nye onwe m nʼala ahụ dịka mkpụrụ.