scripture.how 聖書写経
JA

Copywork

Igbo BIUO Joel 3장

写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。

KO 韓国語
ZH 中国語
JA 日本語
HI ヒンディー語
BN ベンガル語
TA タミル語
TE テルグ語
ML マラヤーラム語
FA ペルシア語
MY ビルマ語
NE ネパール語
MR マラーティー語
KN カンナダ語
HA ハウサ語
YO ヨルバ語
SW スワヒリ語
IG イボ語
ID インドネシア語
TSI
PT ポルトガル語
VI ベトナム語
AR アラビア語
AVD
RU ロシア語
UK ウクライナ語
RO ルーマニア語
BTF
IT イタリア語
FI フィンランド語
TO トンガ語
HR クロアチア語
SR セルビア語
TR トルコ語
HU ハンガリー語
PL ポーランド語
SK スロバキア語
LA ラテン語
NL オランダ語
CS チェコ語
FR フランス語
ES スペイン語
DE ドイツ語
ETC その他の言語
3:1
待機

“Nʼihi na, lee, nʼụbọchị ahụ, nʼoge ahụ,

3:2
待機

na m ga-achịkọta mba niile nke ụwa,

3:3
待機

Ha fere nza nʼihi ndị m,

3:4
待機

“Ọ bụ gịnị ka unu nwere megide m, unu Taịa na Saịdọn, na unu obodo ahụ niile dị gburugburu ala ndị Filistia? O nwere ihe m mere nke unu na-akwụghachi m ụgwọ ya? Ọ bụrụ nʼezie na unu na-akwụghachi m ụgwọ, mụ onwe m ga-eji ọsọ kwụghachi unu ihe ọjọọ niile unu mere.

3:5
待機

Nʼihi na unu weere ọlaọcha m na ọlaedo m, burukwa ihe dị oke ọnụahịa niile m nwere, bulaa ha nʼụlọnsọ chi unu.

3:6
待機

Unu refuru ndị Juda na ndị Jerusalem, resi ha ndị Griik, si otu a wega ha nʼebe dị anya site nʼala ha.

3:7
待機

“Lee, aga m esi nʼebe ahụ unu refuru ha kpọlite ha. Aga m emekwa ka ihe ndị ahụ niile unu mere bịaghachi unu nʼisi.

3:8
待機

Aga m ewere ụmụ unu ndị nwoke na ndị nwanyị resi ha ndị Juda, ndị ga-eresi ha ndị Sheba, bụ mba tere anya.” Onyenwe anyị ekwuola ya.

3:9
待機

Kwupụtanụ nke a nʼetiti mba niile:

3:10
待機

Kpụgharịanụ mma oge unu ka ha bụrụkwa mma agha,

3:11
待機

Chịkọta onwe unu ọsịịsọ, bịa, unu mba niile, nọ nʼebe niile.

3:12
待機

“Ka akpọlitekwa mba niile,

3:13
待機

Tinye mma iwe ihe ubi,

3:14
待機

Ọtụtụ igwe mmadụ, ọtụtụ igwe mmadụ!

3:15
待機

Anyanwụ na ọnwa ga-agbaji oji,

3:16
待機

Onyenwe anyị ga-ebigbọ na Zayọn,

3:17
待機

“Mgbe ahụ, unu ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke unu

3:18
待機

“Nʼụbọchị ahụ, mmanya ọhụrụ ga-esi nʼugwu ukwu niile na-atapụtasị,

3:19
待機

Ma Ijipt ga-atọgbọrọ nʼefu,

3:20
待機

Ma Juda ga-abụ ebe mmadụ ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.

3:21
待機

Aga m ahapụ ịbọ ọbọ ọbara ha?