성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 사도행전 7장

대표 구절

Onyeisi nchụaja sịrị ya, “Ị nụrụ ihe ndị a, ọ bụ eziokwu?” 행 7:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 사도행전 7장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.

역본 소개

사도행전 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (사도행전)

전체 장수
28장
전체 절수
1,007절
현재 장
7 / 28장
이 장 절수
60절
장 진행율25%
절 진행율 (이 장까지)25.1%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
1,025 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율86.2%
전체 절 진행율 (이 장까지)87.4%

성경노트 안내

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

Stephen Recounts the Call of Abraham

1
Onyeisi nchụaja sịrị ya, “Ị nụrụ ihe ndị a, ọ bụ eziokwu?” 카드
원어 9개 불러오는 중...
2
Ọ sịrị, “Ụmụnna m na ndị nna, geenụ m ntị. Chineke onye dị ebube gosiri nna nna anyị Ebraham onwe ya mgbe ọ nọ na Mesopotamịa, tupu ọ gaa biri na Haran. 카드
원어 27개 불러오는 중...
3
Ọ gwara ya, ‘Site nʼobodo gị na nʼetiti ndị ikwu gị pụọ, gaa nʼala m ga-egosi gị.’ 카드
원어 23개 불러오는 중...
4
“Ya mere, o sitere nʼobodo ndị Kaldịa pụọ, gaa biri na Haran. Mgbe nna ya nwụrụ, Chineke zitere ya nʼala a ebe unu bi ugbu a. 카드
원어 26개 불러오는 중...
5
O nyeghị ya ihe nketa nʼebe a, ọ bụladị ihe ruru otu nzọ ụkwụ. Ma o kwere ya nkwa na ọ ga-enye ya na ụmụ ụmụ ya ala ahụ ka ọ bụrụ nke ha, nʼagbanyeghị na ọ mụtaghị nwa. 카드
원어 27개 불러오는 중...
6
Ma Chineke gwara ya otu a, na, ‘Ụmụ ụmụ ya ga-ebi dịka ndị ọbịa nʼala na-abụghị nke ha, ndị ga-eji ha mere ohu, ma mejọọkwa ha narị afọ anọ. 카드
원어 21개 불러오는 중...
7
Mana aga m ata mba ahụ ha na-efe dịka ohu ahụhụ.’ Chineke kwukwara sị, ‘Mgbe nke a gasịrị, ha ga-esi na mba ahụ pụta, bịa fee m ofufe nʼebe a.’ 카드
원어 22개 불러오는 중...
8
O nyere ya ọgbụgba ndụ nke obibi ugwu. Ebraham mụrụ Aịzik bie ya ugwu nʼụbọchị nke asatọ. Aịzik amụta Jekọb, Jekọb amụta ndịisi ebo iri na abụọ nke Izrel. 카드
원어 28개 불러오는 중...

Joseph and the Ancestors in Egypt

9
“Nʼihi na ndị nna ochie ahụ nwere ekworo nʼebe Josef nọ. Ha resi ya ndị Ijipt dịka ohu. Ma Chineke nọnyeere ya, 카드
원어 15개 불러오는 중...
10
zọpụta ya na mkpagbu ya niile, mee ka o nwee ihuọma na amamihe nʼihu Fero eze Ijipt. Onye mere ya onye ọchịchị nʼala Ijipt na onye nlekọta nke ezinaụlọ ya niile. 카드
원어 30개 불러오는 중...
11
“Nʼoge ahụ, ụnwụ dara nʼala Ijipt na nʼala Kenan. Ụnwụ a wetara ahụhụ dị ukwuu. Nna nna anyị ha enwekwaghị ike ịchọta nri. 카드
원어 20개 불러오는 중...
12
Ma mgbe Jekọb nụrụ na nri ọka dị nʼala Ijipt, o zipụrụ nna nna anyị ha ka ha gaa njem mbụ ha nʼIjipt. Nke a bụ oge nke mbụ ha na-aga Ijipt. 카드
원어 12개 불러오는 중...
13
Mgbe ha gara Ijipt nke ugboro abụọ, Josef mere ka ụmụnne ya mata ya, Fero matakwara ụmụnne Josef. 카드
원어 18개 불러오는 중...
14
Mgbe ahụ, Josef ziri ozi ka a kpọta nna ya bụ Jekọb na ndị ikwu ya, ndị dị iri mmadụ asaa na ise ka ha bịakwute ya. 카드
원어 17개 불러오는 중...
15
Jekọb gara Ijipt. Ebe ahụ ka ya na nna nna anyị ha nọkwa nwụọ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
16
E budatara ozu ha na Shekem, ebe e liri ha nʼili nke Ebraham jiri ego ọlaọcha zụta nʼaka ụmụ Hamọ nʼala Shekem. 카드
원어 20개 불러오는 중...
17
“Ma mgbe oge ahụ Chineke kwere Ebraham na nkwa na-abịaru nso, ndị Izrel nọ nʼIjipt mụbara nke ukwuu, 카드
원어 20개 불러오는 중...
18
ruo mgbe eze ọzọ nke na-amaghị Josef, bidoro ịchị ọchịchị nʼala Ijipt. 카드
원어 12개 불러오는 중...
19
O megburu ndị agbụrụ anyị, kpagbukwaa ha. Manye ndị nna nna anyị ha ka ha tufuo ụmụ ọhụrụ ha, ka ha ghara ịdị ndụ. 카드
원어 19개 불러오는 중...

The Birth of Moses and His Flight to Midian

20
“Ọ bụ nʼoge a ka a mụrụ Mosis, ọ mara mma nke ukwuu nʼanya Chineke. A zụrụ ya naanị ọnwa atọ nʼụlọ nna ya. 카드
원어 20개 불러오는 중...
21
Mgbe e tufuru ya, ada Fero kpọọrọ ya, zụọ ya dị ka nwa nwoke nke aka ya. 카드
원어 14개 불러오는 중...
22
A zụrụ Mosis nʼamamihe niile nke ndị Ijipt, ọ bụrụ dike nʼokwu na nʼọrụ ịtụnanya. 카드
원어 16개 불러오는 중...
23
“Mgbe ọ gbara iri afọ anọ, ọ batara ya nʼuche ịga ileta ụmụnna ya ndị Izrel. 카드
원어 18개 불러오는 중...
24
Mgbe ọ hụrụ otu onye nʼime ha nke onye Ijipt na-emegide ya, ọ lụtara ya ọgụ, bọtakwara ya ọbọ site nʼigbu onye Ijipt ahụ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
25
Mosis chere na ụmụnna ya ga-aghọta na Chineke akpọlitela ya isite nʼaka ya napụta ha. Ma ha aghọtaghị. 카드
원어 19개 불러오는 중...
26
Nʼụbọchị ọzọ sonụ, Mosis hụrụ ụmụnna ya ndị Izrel abụọ ka ha na-alụ ọgụ. Ọ gbalịrị ime ka udo dịrị nʼetiti ha, sị, ‘Unu bụ ụmụnna, gịnị mere unu ji emejọrịta onwe unu?’ 카드
원어 20개 불러오는 중...
27
“Ma nwoke ahụ nke na-emegbu nwanna ya nupuru ya sị, ‘Onye mere gị onyeisi na onye ikpe nʼetiti anyị? 카드
원어 16개 불러오는 중...
28
Ị na-achọ igbu m dị ka i si gbuo onye Ijipt ụnyaahụ?’ 카드
원어 11개 불러오는 중...
29
Mgbe ọ nụrụ nke a, Mosis gbara ọsọ, gaa biri dị ka ọbịa nʼala Midia. Nʼebe ahụ ka ọ nọ mụta ụmụ nwoke abụọ. 카드
원어 17개 불러오는 중...

Israel's Rebellion in the Wilderness

30
“Mgbe iri afọ anọ gafere, e mere ka Mosis hụ mmụọ ozi nʼọkụ na-ere ọhịa dị nʼọzara, nʼakụkụ Ugwu Saịnaị. 카드
원어 18개 불러오는 중...
31
Ma mgbe ọ hụrụ nke a, o juru ya anya. Dị ka ọ na-agaru nso ka o leruo ya anya, ọ nụrụ olu Onyenwe anyị ka ọ dara, sị, 카드
원어 16개 불러오는 중...
32
‘Abụ m Chineke nna nna gị ha. Chineke nke Ebraham, nke Aịzik na nke Jekọb.’ Ụjọ mere ka Mosis maa jijiji, na o nweghị ike ilegide ya anya. 카드
원어 24개 불러오는 중...
33
“Ma Onyenwe anyị gwara ya, ‘Yipụ akpụkpọụkwụ gị. Nʼihi na ebe ahụ i guzo bụ ala dị nsọ. 카드
원어 20개 불러오는 중...
34
Ahụla m otu e si akpagbu ndị m nọ nʼala Ijipt. Anụla m ịsụ ude ha bịakwa ịzọpụta ha. Ugbu a bịa, aga m ezighachi gị nʼIjipt.’ 카드
원어 26개 불러오는 중...
35
“Ọ bụ otu Mosis ahụ ha jụrụ ajụ, mgbe ha sịrị, ‘Onye mere gị onyeisi na onye ikpe?’ Ọ bụkwa ya ka Chineke zigara ị bụ onyeisi na onye nnapụta ha, site nʼinyeaka mmụọ ozi ahụ mere ka ọ hụ ya nʼọhịa ahụ. 카드
원어 29개 불러오는 중...
36
O duuru ha pụta mgbe ọ rụsịrị ọrụ ebube na ihe ịrịbama dị iche iche nʼala Ijipt, na nʼOsimiri Uhie na nʼọzara iri afọ anọ. 카드
원어 20개 불러오는 중...
37
“Onye a bụ Mosis ahụ gwara ụmụ Izrel, sị, ‘Chineke ga-eme ka onye amụma nke dị ka m, biliere unu site nʼetiti ụmụnne unu.’ 카드
원어 24개 불러오는 중...
38
Ya onwe ya nọ nʼọgbakọ nʼọzara, ya na mmụọ ozi ahụ gwara ya okwu nʼUgwu Saịnaị, na nna nna anyị ha; ebe ọ natakwara okwu dị ndụ inye anyị. 카드
원어 30개 불러오는 중...
39
“Ma nna nna anyị ha jụrụ irubere ya isi. Kama ha nupuru ya nʼakụkụ, ma tụgharịa laghachi azụ nʼIjipt nʼobi ha, 카드
원어 18개 불러오는 중...
40
na-asị Erọn, ‘Meere anyị chi, ndị nke ga-edu anyị, nʼihi na anyị amaghị ihe mere nwoke a bụ Mosis, onye sitere nʼala Ijipt dupụta anyị.’ 카드
원어 24개 불러오는 중...
41
Ha kpụụrụ onwe ha arụsị nke oyiyi nwa ehi, ha butere ihe ịchụ aja nye ya. Ha ṅụrịrị ọṅụ nʼọrụ nke aka ha. 카드
원어 19개 불러오는 중...
42
Ma Chineke chepuru ihu ya site nʼebe ha nọ. Ọ rara ha nye ikpere usuu ihe dị nʼeluigwe. Nke a dabara nʼihe e dere nʼakwụkwọ ndị amụma, 카드
원어 31개 불러오는 중...
43
Unu buliri ụlọ ikwu nke Mọlọk 카드
원어 24개 불러오는 중...

The Folly of Trusting in a House Made by Hands

44
“Ndị nna nna anyị ha nwere ụlọ ikwu nke iwu ọgbụgba ndụ nʼọzara. E mere ya site na ntụziaka na usoro ihe atụ Chineke gosiri Mosis. 카드
원어 25개 불러오는 중...
45
Mgbe Joshua duuru nna nna anyị ha nweta ala ndị mba ọzọ ndị Chineke chụpụrụ. E butekwara igbe ọgbụgba ndụ a nʼala ahụ. Ọ nọgidekwara nʼala ahụ tutu ruo nʼoge Devid. 카드
원어 27개 불러오는 중...
46
Onye chọtara ihuọma nʼebe Chineke nọ, ma rịọ ka o wuore Chineke nke Jekọb ebe obibi. 카드
원어 13개 불러오는 중...
47
Ma ọ bụ Solomọn wuru ya ụlọ ahụ. 카드
원어 5개 불러오는 중...
48
“Otu ọ dị, Onye kachasị ihe niile elu adịghị ebi nʼụlọ e ji aka wuo, dịka onye amụma kwuru, 카드
원어 12개 불러오는 중...
49
“ ‘Eluigwe bụ ocheeze m. 카드
원어 23개 불러오는 중...
50
Ọ bụghị aka m mere ihe ndị a niile?’ 카드
원어 7개 불러오는 중...

The Stoning of Stephen

51
“Unu ndị isiike! Ndị obi ha, na ntị ha kpọchiri akpọchi ịnụ ihe. Ndị na-ajụ ịnabata Mmụọ Nsọ dịka nna nna unu ha mere. 카드
원어 22개 불러오는 중...
52
Ọ dị onye amụma ndị nna unu ha na-akpọgbughị? Ha gburu ọ bụladị ndị buru amụma banyere ọbịbịa nke onye ezi omume ahụ, ma ugbu a unu bụ ndị raara ya nye ma gbukwaa ya. 카드
원어 24개 불러오는 중...
53
Unu bụ ndị natara iwu Chineke dịka e nyere ya site nʼaka ndị mmụọ ozi, ma unu edebeghị ya.” 카드
원어 10개 불러오는 중...
54
Mgbe ha nụrụ ihe ndị a, iwe were ha nke ukwu. Ha tara ikikere eze nʼiwe na nʼọnụma nʼebe ọ nọ. 카드
원어 13개 불러오는 중...
55
Ma ebe o jupụtara na Mmụọ Nsọ, o lere anya nʼeluigwe hụ ebube Chineke. Ọ hụkwara Jisọs ka o guzoro nʼaka nri Chineke. 카드
원어 19개 불러오는 중...
56
Ọ sịrị, “Lee, ana m ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa Nwa nke Mmadụ ka ọ na-eguzo nʼaka nri Chineke.” 카드
원어 17개 불러오는 중...
57
Ha mere ụzụ dị ukwuu, were mkpịsịaka ha rụchie ntị ha. Ha niile gbara ọsọ gaa nụkwasị ya, 카드
원어 13개 불러오는 중...
58
dọkpụrụ ya pụọ nʼazụ obodo malite ịtụ ya nkume. Nʼoge a, ndị akaebe wụsara uwe ha nʼụkwụ otu nwokorobịa a na-akpọ Sọl. 카드
원어 19개 불러오는 중...
59
Mgbe ha na-atụ Stivin nkume ahụ, o kpere ekpere, “Onyenwe anyị Jisọs, nara mmụọ m.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
60
O gburu ikpere nʼala werekwa oke olu tie mkpu, “Onyenwe anyị, biko agụnyekwarala ha mmehie nke a!” Mgbe o kwusiri nke a, ọ dara nʼala nwụọ. 카드
원어 18개 불러오는 중...
주석서 사도행전 7장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

우리 주 예수께서 자기 사도들을 불러내사 자기를 위하여 봉사와 고...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-16 Stephen's Address

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17-29 Stephen's Address

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30-41 Stephen's Address

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42-50 Stephen's Address

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51-53 Stephen's Address

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

54-60 Stephen's Martyrdom; Stephen's Dying Prayer

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Ac 7:1-60.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

2 2-5. 영광의 하나님

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 4. 그의 아버지가 죽으매 하나님이 그를 이 땅으로 옮기셨느니라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 6-8. 사백 년

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

7 7. 그 후에 그들이 나와서 이곳에서 나를 섬기리라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

8 8. 할례의 언약

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

9 9-16. 여러 조상이 요셉을 시기하여 애굽에 팔았더니 하나님이 그와...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 14. 일흔다섯 사람

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 17. 때가 가까우매

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 20-22. 그 때에

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 22. 말에 능하며

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

23 23-27. 행 7:23, 30, 36에서 모세의 생애는 각각 사십 년씩 세 시기...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 24. 압제 받는 자를 위하여 원수를 갚아 애굽 사람을 쳐 죽이니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25 25. 그는 그의 형제들이 하나님께서 자기의 손을 통하여 구원해 주시...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

26 26. 이튿날 이스라엘 사람이 싸울 때에 모세가 나타나

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 28, 29. 네가 어제 애굽 사람을 죽임과 같이 또 나를 죽이려느냐?

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 29. 모세가 이 말 때문에 도망하여 등

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30 30-34. 주의 사자

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 35-41. 그들이 거절하여 이르기를 누가 너를 관리와 재판장으로 세웠...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

37 37. 이는 그 모세가 말한 바 . . . 선지자 . . . 그의 말을 들으라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 38. 교회 안에

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 39. 우리 조상들이 그에게 복종하려 하지 아니하고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

42 42-50. 그들을 내버려 두사

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

43 43. 오히려 너희가 몰록의 장막을 메고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

44 44. 우리 조상들에게는 광야에서 증거의 장막이 있었으니

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

45 45. 우리 조상들이 물려받아

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

51 51-53. 목이 곧고 . . . 너희가 항상 성령을 거스르는도다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

52 52. 어느 선지자를

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

53 53. 너희가 율법을 받은 것은 천사들의 배치로

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

54 54-56. 그들이 이 말을 듣고 마음에 찔려

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

55 55. 스데반이 성령이 충만하여 하늘을 우러러 주목하여 하나님의 영...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

56 56. 보라 . . . 인자가 서신 것을 보노라

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

57 57, 58. 그들이 큰 소리를 지르며 . . . 일제히 그에게 달려들어

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

58 58. 성 밖으로 내치고

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

59 59, 60. 그들이 하나님께 부르짖어 이르되 주 예수여

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

60 60. 큰 소리로 외쳐

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용