Ahụrụ m Onyenwe anyị ka ọ guzo nʼakụkụ ebe ịchụ aja, ọ sịrị,
JA
Copywork
Igbo BIUO Amos 9장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Amos
Ọ bụrụ na ha egwuo ala ruo nʼala mmụọ,
Ọ bụrụkwa na ha ezoo onwe ha nʼelu Kamel
Ọ bụrụ na a dọta ha nʼagha mee ka ha gaa biri nʼala ndị mba ọzọ,
Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile,
Onye na-ewu ụlọ elu ya nʼeluigwe niile,
“Ọ bụ na unu ndị Izrel
“Nʼezie, anya Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị dịkwasịrị
“Ma lee, mụ onwe m gaje inye iwu,
Ma ndị mmehie ahụ niile nọ nʼetiti ndị m,
“Nʼụbọchị ahụ,
Ka ha nwee ike inweta ndị fọdụrụ nʼEdọm
“Ụbọchị ndị ahụ na-abịa, otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,
Aga m emekwa ka ndị m bụ Izrel site nʼobodo a dọtara ha nʼagha lọta.
Aga m akụ Izrel nʼala ha.