Nụrụ okwu a, unu nne ehi nke Bashan, ndị na-ebi nʼelu ugwu Sameria,
JA
Copywork
Igbo BIUO Amos 4장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Amos
Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị ewerela ịdị nsọ ya ṅụọ iyi, sị,
Ọ bụ site nʼoghere dị iche iche e mere na mgbidi obodo,
“Gaanụ na Betel, ma jehie.
Chụọnụ aja nsure ọkụ dịka aja ekele, site nʼachịcha koro eko;
“E mere m ka unu nwee eze dị ọcha nʼobodo unu niile,
“Ọzọkwa, Mụ onwe m gbochikwara mmiri izoro unu,
Ndị si obodo abụọ maọbụ atọ chọrọ mmiri ọṅụṅụ jee nʼobodo ọzọ,
“Ezitere m ọrịa nchakpọ nʼubi unu niile a gbara ogige, ya na ubi vaịnị unu niile, ọtụtụ oge,
“Ezitere m nʼetiti unu ajọ ọrịa na-efe efe
“Akwaturu m ụfọdụ nʼime unu
“Nʼihi ya, ihe ndị a ka m na-aga ime gị, gị bụ Izrel.
Ma lee, onye na-akpụ ugwu niile,