Ijiji nwụrụ anwụ ga-eme ka mmanụ isi ụtọ sie isi ọjọọ.
JA
Copywork
Igbo BIUO Ecclesiastes 10장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Ecclesiastes
Obi onye maara ihe na-eme ka o mee ihe ziri ezi,
Ị ga-ama onye nzuzu site nʼije ụkwụ ya,
Ọ bụrụ na iwe onye ọchịchị ebilie megide gị,
Ọ dịkwa ihe ọjọọ ọzọ m hụrụ nʼokpuru anyanwụ,
Ahụrụ m ka ndị nzuzu na-enweta ọkwa dị elu,
Ahụla m ka ohu na-agba ịnyịnya,
Onye gwuru olulu ga-adaba nʼime ya!
Onye na-arụ ọrụ nʼebe a na-awa nkume ka nkume ga-adakwasị.
Ọ bụrụ na anyụike adịghị nkọ,
Ọ bụrụ na agwọ ataa mmadụ tupu e kechie ya ọnụ,
Okwu onye maara ihe na-ejupụta nʼamara,
Nʼihi na mmalite okwu ya bụ nzuzu,
Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.
Ọrụ nke ndị nzuzu na-agwụ ya ike,
Ahụhụ ga-adịrị ala nke eze ya bụ nwantakịrị,
Ngọzị na-adịrị ala ahụ nke eze ya bụ onye a na-asọpụrụ,
Ọ bụ umengwụ na-eme ka ụlọ hie mmiri;
Ịkpọ oriri na-eweta ọnụ ọchị,
Akọchala eze, ọ bụladị nʼechiche obi gị ;