Ya mere, cheta Onye kere gị
EN
Copywork
Igbo BIUO Ecclesiastes 12장
Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.
Practice by section · Ecclesiastes
Tupu anyanwụ na ìhè,
Mgbe ndị na-echebe ụlọ ga-ama jijiji,
mgbe e mechiri ọnụ ụzọ nke pụrụ nʼokporoụzọ,
mgbe ndị mmadụ ga-atụ egwu ebe dị elu;
E, cheta ya, tupu e gbubie ụdọ ọlaọcha ahụ,
Mgbe ahụ, anụ ahụ anyị ga-alaghachi nʼaja ebe o si pụta;
“Ihe efu! Ihe efu!” ka onye ozizi kwuru.
Ọ bụghị naanị nʼonye ozizi ahụ bụ onye maara ihe, o jegharịrị na-ezi ndị mmadụ ihe ọ maara. Ọ tụgharịrị uche chọpụta ọtụtụ ilu, detuokwa ha nʼusoro.
Onye ozizi chọpụtara okwu ndị dabanyere nʼusoro, ihe o depụtara bụ ihe ziri ezi na eziokwu.
Okwu ọnụ nke onye maara ihe dị ka ndụdụ e ji achụ ehi. Nchịkọta okwu amamihe ndị a dị ka ǹtu a kumiri nke ọma, nke onye na-azụ atụrụ nyere.
Ma nwa m nwoke lezie anya, atụkwasịla ihe ọzọ nʼelu ihe ndị a.
Ugbu a anụla ihe ndị a niile,
Nʼihi na Chineke ga-ekpe ọrụ ọbụla ikpe,