scripture.how Bible Copywork
EN

Copywork

Igbo BIUO Ecclesiastes 3장

Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.

KO Korean
ZH Chinese
JA Japanese
HI Hindi
BN Bengali
TA Tamil
TE Telugu
ML Malayalam
FA Persian
MY Burmese
NE Nepali
MR Marathi
KN Kannada
HA Hausa
YO Yoruba
SW Swahili
IG Igbo
ID Indonesian
TSI
PT Portuguese
VI Vietnamese
AR Arabic
AVD
RU Russian
UK Ukrainian
RO Romanian
BTF
IT Italian
FI Finnish
TO Tongan
HR Croatian
SR Serbian
TR Turkish
HU Hungarian
PL Polish
SK Slovak
LA Latin
NL Dutch
CS Czech
FR French
ES Spanish
DE German
ETC Other languages
3:1
Waiting

Ihe ọbụla nwere oge;

3:2
Waiting

Oge ịmụ nwa na oge ịnwụ anwụ,

3:3
Waiting

oge igbu egbu; na oge ịgwọ ọrịa,

3:4
Waiting

oge ịkwa akwa, na oge ịchị ọchị,

3:5
Waiting

oge ikposa nkume na oge ịchịkọta nkume,

3:6
Waiting

oge ịchọ ihe, na oge ntufu,

3:7
Waiting

oge ndọwasị, na oge ndụkọta,

3:8
Waiting

oge ịhụnanya na oge ịkpọ asị,

3:9
Waiting

Gịnị bụ nnọọ ihe mmadụ na-enweta site na ndọgbu niile nke nʼọrụ niile ọ na-arụ?

3:10
Waiting

Ahụla m ibu arọ nke Chineke bokwasịrị ndị mmadụ e kere eke.

3:11
Waiting

O meela ka ihe niile maa mma nʼoge nke ya. O tinyekwala ebighị ebi nʼime obi ndị mmadụ; ma o nweghị ka mmadụ ghọta ọrụ Chineke site na mmalite ruo nʼọgwụgwụ.

3:12
Waiting

Nʼihi ya, ekpebiri m na ihe dịịrị mmadụ ịchọ bụ obi ụtọ na inwe aṅụrị na ndụ ya niile.

3:13
Waiting

Ihe ọzọ bụ ka mmadụ rie, ṅụọ, ma nwee afọ ojuju na ndọgbu niile ọ na-adọgbu onwe ya, nʼihi na ha bụ onyinye si nʼaka Chineke.

3:14
Waiting

Amaara m na ihe niile Chineke mere na-adịgidekwa. O nweghị ihe apụrụ itinye na ya, o nweghịkwa ihe apụrụ iwepụkwa site na ya. Chineke na-eme nke a ka ndị mmadụ tụọ egwu ya.

3:15
Waiting

Ihe ọbụla dị ugbu a, adịlarị na mgbe ochie,

3:16
Waiting

Ọzọkwa, achọpụtara m otu ihe nʼokpuru anyanwụ,

3:17
Waiting

A gwara m onwe m,

3:18
Waiting

Echere m nʼobi sị, “Ebe mmadụ nọ, Chineke na-anwale ya, ka mmadụ mata na ha dị ka anụmanụ.

3:19
Waiting

Nʼihi na ihe na-eche mmadụ na anụmanụ bụ otu. Ha abụọ na-eku ume, ha abụọ na-anwụkwa anwụ. Ọ dịghị ihe mmadụ ji karịa anụmanụ. Ihe niile bụ ihe efu.

3:20
Waiting

Ha niile na-alaghachi nʼotu ebe; ọ bụ nʼaja ka ha si pụta, ebe ahụ kwa ka ha ga-alaghachi.

3:21
Waiting

Onye pụrụ iguzo gbaa akaebe na mmụọ mmadụ na-ala nʼelu ma nke anụmanụ na-ala nʼaja?”

3:22
Waiting

Nʼihi ya, ahụrụ m na ọ dịghị ihe ọzọ ụmụ mmadụ kwesiri ime karịakwa inwe ọṅụ nʼọrụ ha, nʼihi na nke ahụ bụ oke ha nʼebe a. Onye ga-eme ka ha bịaghachi hụ ihe ga-eme nʼazụ ha?