scripture.how Bible Copywork
EN

Copywork

Igbo BIUO Ecclesiastes 7장

Copywork is not a speed-typing drill but time to re-hold the words and flow of Scripture, one verse at a time. Your input is saved temporarily in this browser, and to your account when you are signed in.

KO Korean
ZH Chinese
JA Japanese
HI Hindi
BN Bengali
TA Tamil
TE Telugu
ML Malayalam
FA Persian
MY Burmese
NE Nepali
MR Marathi
KN Kannada
HA Hausa
YO Yoruba
SW Swahili
IG Igbo
ID Indonesian
TSI
PT Portuguese
VI Vietnamese
AR Arabic
AVD
RU Russian
UK Ukrainian
RO Romanian
BTF
IT Italian
FI Finnish
TO Tongan
HR Croatian
SR Serbian
TR Turkish
HU Hungarian
PL Polish
SK Slovak
LA Latin
NL Dutch
CS Czech
FR French
ES Spanish
DE German
ETC Other languages
7:1
Waiting

Ezi aha ka mma karịa mmanụ isi ụtọ.

7:2
Waiting

Ọ kaara gị mma ije nʼebe a na-eru ụjụ

7:3
Waiting

Iru ụjụ ka ịchị ọchị mma,

7:4
Waiting

Onye maara ihe na-eche echiche banyere ọnwụ,

7:5
Waiting

Ọ ka mma ige ntị nye mba onye maara ihe

7:6
Waiting

Ọchị onye nzuzu

7:7
Waiting

Iji anya ike nara mmadụ ihe na-eme ka onye mara ihe ghọọ onye nzuzu,

7:8
Waiting

Ọgwụgwụ ihe ọbụla dị mma karịa mmalite ya!

7:9
Waiting

Abụla onye na-ewe iwe ọsịịsọ,

7:10
Waiting

Asịla, “Gịnị mere ụbọchị gara aga ji dị mma karịa ụbọchị ndị a?”

7:11
Waiting

Amamihe dịka ihe nketa, bụ ihe dị mma.

7:12
Waiting

Amamihe bụ ndo

7:13
Waiting

Chee echiche banyere ihe Chineke na-eme.

7:14
Waiting

Mgbe ihe na-agara gị nke ọma, ṅụrịa ọṅụ, nʼihi ọ dịrị gị mma,

7:15
Waiting

Ndụ m nʼụwa a bụ ihe efu, ahụla m ihe abụọ ndị a;

7:16
Waiting

Nʼihi ya, abụbigala onye ezi omume oke,

7:17
Waiting

Abụbigala onye na-emefe ajọ omume oke,

7:18
Waiting

Ọ dị mma ijide otu

7:19
Waiting

Amamihe na-eme ka otu onye dị ike

7:20
Waiting

Gbaa ụwa niile gburugburu, ọ dịghị otu onye bụ onye ezi omume,

7:21
Waiting

Egela ntị nʼihe niile ndị mmadụ na-ekwu,

7:22
Waiting

Gị onwe gị maara

7:23
Waiting

Agbalịsiela m ike inwe nghọta. Ekwuru m sị,

7:24
Waiting

Amamihe adịghị mfe inweta, ọ dị omimi nke ukwuu;

7:25
Waiting

A tụgharịrị uche m ka m ghọta,

7:26
Waiting

Achọpụtara m na ọ dị ihe dị ilu karịa ọnwụ,

7:27
Waiting

“Lee, Ihe a ka m chọpụtara,” ka onye nkuzi kwuru:

7:28
Waiting

Mgbe m ka na-achọ

7:29
Waiting

Achọpụtara m naanị nke a,