Onye na-ebuso gị agha na-abịakwasị gị.
Onyenwe anyị ga-eme ka ịma mma Jekọb laghachi,
Ọta ndị agha ya na-acha ọbara ọbara,
Ụgbọ agha na-eme mkpọtụ dị ukwuu nʼezi,
Ọ na-akpọkọta ndị agha ya a zụziri azụzi,
Ma e megheela ọnụ ụzọ ama nke osimiri,
E nyela ya ka ọ bụrụ iwu na obodo a
Ninive dịka ọdọ mmiri
Kwakọrọnụ ọlaọcha,
E bibiela ya. A gbahapụla ya, hapụ ya ka ọ tọgbọrọ nʼefu.
Ebeekwa ka ọgba ọdụm ahụ dị ugbu a,
Ọdụm ahụ na-adọgbu anụ na-ezuru ụmụ ya,
“Edoola m onwe m imegide gị,”