Chịkọtaanụ onwe unu, e, chịkọtaanụ onwe unu,
JA
Copywork
Igbo BIUO Zephaniah 2장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Zephaniah
Tupu ụkpụrụ ahụ ewere ọnọdụ,
Chọọnụ Onyenwe anyị, unu ndị niile dị umeala nʼobi nọ nʼala ahụ,
Nʼihi na o nwekwaghị ndị ga-ebi nʼobodo Gaza,
Ahụhụ dịrị unu ndị bi nʼakụkụ oke osimiri,
Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiri ahụ,
Ala nke dị nʼakụkụ oke osimiri
“Anụla m okwu ọjọọ niile, nke ndị Moab,
Nʼihi ya, dịka m na-adị ndụ,”
Ihe ndị a bụ ụgwọ ọrụ ha ga-anata nʼihi ịnya isi ha,
Onye dị egwu ka Onyenwe anyị ga-abụ nʼebe ha nọ,
“Unu ndị Itiopia,
Ọ ga-esetipụ aka ya megide ndị bi nʼakụkụ ugwu,
Igwe anụmanụ dị iche iche na igwe ehi ga-amakpu nʼebe ahụ,
Nke a bụ obodo ukwu ahụ, nke na-aṅụrị ọṅụ oriri,