Ahụhụ dịrị obodo ahụ ndị mmegbu,
JA
Copywork
Igbo BIUO Zephaniah 3장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Zephaniah
Ọ naghị ege onye ọbụla ntị,
Ndịisi nọ nʼetiti ya
Ndị amụma ya bụ ndị ndu rụrụ arụ,
Ma Onyenwe anyị, onye nọ nʼetiti ya bụ onye ezi omume.
“Egbuchapụla m mba niile dị iche iche,
Asịrị m, banyere Jerusalem,
Nʼihi nke a, cherenụ m,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri,
“Mgbe ahụ, aga m anụcha egbugbere ọnụ ndị niile dị iche iche mee ka ọ bụrụ ihe dị ọcha,
Site nʼofe osimiri niile nke Kush,
Nʼụbọchị ahụ, gị bụ Jerusalem, agaghị eme ka ihere mee gị,
Ma aga m eme ka ndị dị nwayọọ nʼobi,
Ha agaghị emekwa ihe ọjọọ,
Bụọ abụ, gị nwaada Zayọn;
Nʼihi na Onyenwe anyị ewezugala ahụhụ dịrị gị,
Nʼụbọchị ahụ,
Onyenwe anyị bụ Chineke gị nọ nʼetiti gị,
“Nʼụbọchị mmemme a kara aka,
Nʼoge ahụ,
Nʼoge ahụ, aga m akpọlata unu nʼụlọ;