성경 읽기

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 다니엘 2장

대표 구절

Nʼime afọ nke abụọ nke ọchịchị ya, eze Nebukadneza rọrọ nrọ dị iche iche. Nrọ ndị a mere ka obi ya gbasasịa, ụra pụkwara ya nʼanya. 단 2:1

다음

본문 이동

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ · 다니엘 2장

구약

검색

본문 검색

원어 검색 Strong · lemma · 뜻

버전 범위

본문 범위

설정

보기 옵션

사이트 언어

메뉴, 버튼, 안내문 같은 사이트 UI 문구가 선택한 언어로 표시됩니다.

화면 테마

사이트 디자인

사이트 전체의 레이아웃과 분위기를 바꿉니다. 읽기 화면 디자인은 본문 내부 스타일만 바꿉니다.

읽기 화면 디자인

상세 설정

현재 scripture.how 기본 색감입니다.

선택한 스타일은 이 브라우저에 저장됩니다. 로그인하면 서버에 저장할 수 있습니다.

상단 배경

성경 장면은 이 장에 생성된 hero 이미지를 사용합니다. 아직 이미지가 없으면 기본 배경으로 표시됩니다.

Hero 전환

구절 버튼 표시

선택 시 표시는 PC에서는 구절에 마우스를 올릴 때, 모바일에서는 구절을 선택할 때 자료/멀티/댓글 버튼을 보여줍니다.

글자 크기

글꼴

원어 보기

오른쪽 버튼은 정렬된 단어를 카드(원어사전)로 표시하고, 구절 아래는 모든 원어 토큰을 인라인 표시합니다.

원어 검색 열기

원어 검색

이 원어가 등장하는 모든 구절

불러오는 중...

불러오는 중...

구절 자료

원어, 관주, 주석서, 성경노트, 댓글을 한 곳에서 봅니다.

원어 버튼을 눌러 불러옵니다.

단어를 선택하세요.

멀티성경

현재 절을 멀티성경 설정에 따라 비교합니다.

구절의 멀티성경 버튼을 눌러 불러옵니다.

관주

구절의 관련 성경 본문

불러오는 중...

연관 구절

병행 구절 본문

불러오는 중...

원어사전

구절의 원어 단어

불러오는 중...

단어를 선택하세요.

이미지

성경노트 안내

현재 성경노트 작성자가 함께 읽도록 정리한 색상 의미, 칼럼, 개념사전, 서식 용어를 확인할 수 있습니다.

역본 소개

다니엘 읽기 통계

Biblica® Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a nke dịrị onye ọbụla ịgụ

이 책 (다니엘)

전체 장수
12장
전체 절수
357절
현재 장
2 / 12장
이 장 절수
49절
장 진행율16.7%
절 진행율 (이 장까지)19.6%

성경 전체 (창세기부터)

현재 장
852 / 1,189장
전체 절수
31,103절
전체 장 진행율71.7%
전체 절 진행율 (이 장까지)70.1%

성경노트 안내

선택된 성경노트의 필독 정보입니다.

하나님/선

하나님으로부터 오는 진리와 생명의 방향성을 의미합니다. 성경에서 하나님, 말씀, 진리, 생명, 빛, 지혜, 하나님 나라 등은 서로 연결된 본질과 방향성을 나타내는 표현들로 설명됩니다. 성경은 이러한 요소들을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 흐름과 방향성으로 표현합니다. 예를 들어: 진리는 생명과 연결되며 빛은 하나님께 속한 길로 표현되고 말씀에 순종하는 것은 하나님 나라에 속한 삶으로 설명됩니다. 따라서 이 색상은 하나님께 속한 진리와 생명의 방향성과 질서를 나타내는 표현들을 포함합니다.

사탄/악

하나님을 대적하는 거짓과 사망의 방향성을 의미합니다. 성경은 사탄, 거짓, 미혹, 어둠, 사망, 불법, 세상 권세 등을 단순히 분리된 개념으로만 설명하지 않고, 서로 연결된 하나의 방향성과 본질로 묘사합니다. 인간은 이를 존재, 거짓된 가르침, 속성, 결과, 지배 체계 등으로 구분하여 인식하지만, 성경은 이러한 요소들을 서로 연결된 의미로 표현합니다. 예를 들어: 거짓은 사탄에게 속한 것으로 표현되며 어둠은 사망과 연결되고 불법은 하나님을 대적하는 길로 설명되며 세상 권세는 미혹과 멸망의 체계로 묘사됩니다. 따라서 이 색상은 하나님을 거스르는 방향성과 질서를 따르는 표현들을 포함합니다.

선을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 선을 따르는 사람의 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체에 대한 최종 판정이 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 하나님께 속한 진리, 생명, 빛, 순종의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이라도 다른 문맥에서는 연약함이나 세상성을 드러낼 수 있으므로, 파란색은 영구 신분표가 아니라 본문 단위의 해석 관점입니다. 특히 어떤 구절은 파란색 관점과 녹색 관점이 모두 가능할 수 있으며, 그런 경우에는 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다.

양면 관점

같은 구절이나 표현을 파란색 관점과 녹색 관점 모두로 해석할 수 있을 때 사용합니다. 이는 의미 자체가 불명확하다는 뜻이 아니라, 본문을 바라보는 관점에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로도, 세상성이나 육신을 따르는 모습으로도 읽힐 수 있음을 나타냅니다. 따라서 청녹색은 별도의 사람 분류나 최종 판정이 아닙니다. 해석자가 실제로 파란색으로 표시할지 녹색으로 표시할지 고민하게 되는 지점, 두 관점이 병존하는 지점을 표시합니다. 예를 들어 믿음의 방향은 선을 향하지만 본문에서는 육신적 연약함이 두드러지는 경우, 또는 한 표현이 선한 양심의 흔들림으로도 세상성의 작용으로도 읽히는 경우에 사용할 수 있습니다.

세상을 따르는 사람

본문의 인물이나 공동체를 세상, 육신, 불순종의 방향을 따르는 관점에서 해석할 때 사용합니다. 이 색상은 인물 전체를 단정하기 위한 표시가 아니라, 해당 구절에서 드러나는 방향성이 거짓, 어둠, 욕망, 불법, 세상 권세의 흐름으로 읽히는 경우를 표시합니다. 같은 인물이나 같은 표현이라도 문맥에 따라 선을 따르는 사람의 연약함으로 읽힐 수도 있고, 세상성을 따르는 모습으로 읽힐 수도 있습니다. 그런 경우에는 녹색으로 확정하기보다 청녹색의 양면 관점으로 표시할 수 있습니다. 따라서 녹색은 파란색의 반대편 관점을 나타내지만, 모든 연약함을 곧바로 악으로 단정하는 색상은 아닙니다.

강조

본문 흐름에서 특별히 강조할 표현을 표시합니다.

중립

선과 악의 축과 직접 관련 없는 중립적 의미를 나타냅니다. 성경에는 선과 악의 방향성을 직접 나타내기보다, 단순한 배경 정보나 역사적 사실, 일반적인 표현 등으로 사용되는 요소들도 존재합니다. 인간은 이를 지명, 시간, 역사적 사건, 일반 명사, 단순 상황 설명 등으로 구분하여 인식하며, 이러한 표현들은 문맥 설명을 위한 역할로 사용됩니다. 또한 문맥상 선과 악의 의미를 직접 부여하지 않는 경우에는, 특정 인물이나 민족을 설명하는 표현도 중립적으로 사용될 수 있습니다. 예를 들어: 특정 지역이나 시대를 설명하는 표현이 사용되기도 하며 선과 악의 의미를 직접 포함하지 않는 일반적인 사물이나 상황이 묘사되기도 하고 단순한 배경 정보나 역사적 흐름을 설명하는 표현으로 사용되기도 합니다. 또한 문맥에 따라 "이방인", "유대인", "로마인" 등의 표현 역시 선악의 의미를 직접 나타내지 않는 경우에는 중립적으로 사용될 수 있습니다. 따라서 이 색상은 선과 악의 방향성을 직접 나타내지 않는 중립적 표현들을 포함합니다.

Nebuchadnezzar's Forgotten Dream and the Wise Men's Distress

1
Nʼime afọ nke abụọ nke ọchịchị ya, eze Nebukadneza rọrọ nrọ dị iche iche. Nrọ ndị a mere ka obi ya gbasasịa, ụra pụkwara ya nʼanya. 카드
원어 12개 불러오는 중...
2
Mgbe ahụ, eze kpọrọ ndị majiki, ndị ha na mmụọ ọjọọ na-ekwu okwu, ndị mgbaasị na ndị ihe banyere ngagharị nke kpakpando doro anya ka ha bịa gwa ya ihe ahụ ọ rọrọ na nrọ. Mgbe ha bịara, guzo nʼihu eze, 카드
원어 14개 불러오는 중...
3
ọ sịrị ha, “Arọrọ m nrọ nke na-enye m nsogbu nʼobi. Achọrọ m ịma ihe ọ pụtara.” 카드
원어 10개 불러오는 중...
4
Mgbe ahụ, ndị ahụ na-enyocha kpakpando gwara eze ahụ okwu nʼasụsụ ndị Siria sị, “Ka gị eze dịrị ndụ ruo mgbe ebighị ebi, Ị ga-agwa ụmụodibo gị nrọ a ị rọrọ, anyị ga-akọwara gị ihe ọ pụtara.” 카드
원어 13개 불러오는 중...
5
Ma eze zara ndị Kaldịa, “Nke a bụ ihe m kpebirila: Ọ bụrụ na unu agwaghị m ihe nrọ a na nkọwa ya bụ, aga m eme ka abọkasịa unu, tikpọkwa ụlọ unu, mee ka ha ghọọ mkpọmkpọ ebe. 카드
원어 18개 불러오는 중...
6
Ma ọ bụrụ na unu gwa m ihe ahụ m rọrọ na nrọ ma kọwaakwa ya, aga m enye unu onyinye dị iche iche na ụgwọ ọrụ nsọpụrụ dị ukwuu. Ya mere, gwanụ m nrọ ahụ na nkọwa ya.” 카드
원어 15개 불러오는 중...
7
Ọzọkwa, ha zaghachiri, “Ka eze gwa ndị ohu ya ihe ọ rọrọ na nrọ, anyị ga-akọwakwa ya.” 카드
원어 9개 불러오는 중...
8
Eze zaghachiri, “Ama m na ọ bụ oge ka unu na-achọ inweta nʼihi na unu amatala na ihe a ka m kpebiri ime. 카드
원어 19개 불러오는 중...
9
Ọ bụrụ na unu agwaghị m nrọ ahụ naanị otu ntaramahụhụ dịịrị unu. Unu agbaala izu ịgwa m okwu ụgha na okwu nduhie na-ele anya na ọnọdụ ga-agbanwe. Ya mere, gwanụ m nrọ ahụ, m ga-amatakwa na unu pụrụ ịkọwara m ya.” 카드
원어 27개 불러오는 중...
10
Ndị Kaldịa zara eze, “Ọ dịghị mmadụ ọbụla nʼelu ụwa a nke nwere ike ime ihe a eze na-achọ. Ọ dịghịkwa eze, nʼagbanyeghị ịdị ukwuu ya na ịdị ike ya, nke jụtụrụla ụdị ihe dị otu a eze na-ajụ nʼaka ndị mgbaasị, ndị na-agba aja ya, ndị ha na mmụọ ọjọọ na-ekwu okwu, na ndị Kaldịa. 카드
원어 31개 불러오는 중...
11
Ihe a ị chọrọ ka anyị mee bụ ihe na-agaghị ekwe omume. Ọ bụ naanị ndị mmụọ nwere ike ịkọrọ gị ihe ị rọrọ na nrọ. Ndị mmụọ anọkwaghị nʼetiti ndị mmadụ.” 카드
원어 20개 불러오는 중...
12
Nke a mere ka eze jupụta nʼoke iwe na ọnụma, o nyere iwu ka e gbuchaa ndị amamihe niile nke Babilọn. 카드
원어 12개 불러오는 중...
13
Mgbe e kwupụtara iwu onye eze ka e gbuo ndị oke amamihe niile, ndị agha chọkwara ebe Daniel na ndị otu ya nọ ka ha gbuo ha. 카드
원어 8개 불러오는 중...

Daniel Prays for the Mystery and Receives an Answer

14
Mgbe Ariok, onye bụ onyeisi ndị nche eze pụrụ igbu ndị ikom maara ihe na Babilọn, Daniel ji amamihe na ezi uche gwa ya okwu. 카드
원어 15개 불러오는 중...
15
Ọ jụrụ onyeozi eze, bụ Ariok, “Gịnị mere eze ji nye iwu dị ike dị otu a?” Mgbe ahụ, Ariok kọwaara ihe niile nye Daniel. 카드
원어 18개 불러오는 중...
16
Mgbe ahụ, Daniel banyere nʼụlọeze, ịhụ ya. Ọ rịọrọ eze ka o nyetụ ya nwa oge iji kọwaakwara ya ihe nrọ ahụ pụtara. 카드
원어 12개 불러오는 중...
17
Emesịa, Daniel lara nʼụlọ nke ya gaa kọọrọ Hananaya, na Mishael, na Azaraya, ndị enyi ya ihe merenụ. 카드
원어 10개 불러오는 중...
18
Ọ gwara ha ka ha rịọọ maka ebere site nʼaka Chineke nke eluigwe banyere ihe nzuzo a, ka a hapụ igbu ya na ndị enyi ya na ndị amamihe fọdụrụ na Babilọn. 카드
원어 18개 불러오는 중...
19
Nʼabalị, e mere ka Daniel mata ihe omimi ahụ site nʼọhụ. Mgbe ahụ, Daniel toro Chineke nke eluigwe, 카드
원어 12개 불러오는 중...
20
Daniel sịrị, 카드
원어 18개 불러오는 중...
21
Ọ na-agbanwe oge na mgbe dị iche iche; 카드
원어 14개 불러오는 중...
22
Ọ na-ekpughe ihe dị omimi na ihe zoro ezo; 카드
원어 11개 불러오는 중...
23
Ana m ekele gị, na-etokwa gị, Chineke nke nna m ha, 카드
원어 20개 불러오는 중...

Daniel Reveals the Dream Before the King

24
Nʼihi ya, Daniel jekwuru Ariok, onye ahụ eze nyere iwu igbu ndị ndụmọdụ niile dị na Babilọn, sị ya, “Egbukwala onye ọbụla nʼime ndị amamihe Babilọn. Kama duru m gaa nʼihu eze nʼihi na ejikeere m ịgwa ya ihe ahụ ọ chọrọ ịmata.” 카드
원어 27개 불러오는 중...
25
Mgbe ahụ, Ariok mere ngwangwa duru Daniel gaa nʼihu eze, sị ya, “Achọpụtala m otu onye nʼime ndị Juda a dọtara nʼagha nwere ike ịgwa eze ihe nrọ ya pụtara.” 카드
원어 22개 불러오는 중...
26
Eze jụrụ Daniel (onye a na-akpọkwa Belteshaza), “I nwere ike ịgwa m ihe ahụ m rọrọ na nrọ, na ịkọwara m ihe ọ pụtara?” 카드
원어 15개 불러오는 중...
27
Daniel gwara eze, “O nweghị onye amamihe ọbụla, onye ọbụla ya na mmụọ na-ekwu okwu, onye mgbaasị ọbụla maọbụ onye na-enyocha kpakpando ọbụla pụrụ ịgwa eze ihe omimi a ị chọrọ. 카드
원어 17개 불러오는 중...
28
Ma o nwere Chineke nọ nʼeluigwe, onye na-ekpughe ihe omimi niile. O gosila Nebukadneza ihe ga-eme nʼụbọchị ndị dị nʼihu. Nrọ gị na ọhụ niile nke gara nʼuche gị mgbe ị dinara nʼihe ndina gị bụ ndị a: 카드
원어 21개 불러오는 중...
29
“Ihe ị rọrọ na nrọ, gị bụ eze, bụ ihe banyere ihe na-aga imezu nʼoge dị nʼihu. Onye ahụ na-ekpughe ihe nzuzo niile egosikwala gị ihe nke ga-eme. 카드
원어 17개 불러오는 중...
30
Ma mụ onwe m, ekpugheghị ihe omimi a nye m nʼihi na m karịrị mmadụ ọbụla dị ndụ nʼamamihe, kama ọ bụ ka gị bụ eze mata nkọwa ya ma ghọtakwa ihe gabigara nʼuche gị. 카드
원어 23개 불러오는 중...
31
“Eze, ihe ị hụrụ nʼọhụ bụ nke a. Ị hụrụ mmadụ a kpụrụ akpụ. Mmadụ a a kpụrụ akpụ buru nnọọ ibu. Ọ na-egbukwa nweghenweghe, bụrụkwa ihe na-eyi onye ọbụla lekwasịrị ya anya egwu. 카드
원어 17개 불러오는 중...
32
E ji ọlaedo a nụchara anụcha kpụọ isi mmadụ ahụ, jiri ọlaọcha kpụọ aka ya na obi ya. E jikwa bronz kpụọ afọ ya na apata ụkwụ ya. 카드
원어 14개 불러오는 중...
33
Ọ bụkwa igwe ka e ji kpụọ ogwe ụkwụ ya abụọ. Ma akụkụ ụkwụ ya, nke a na-azọ nʼala ka e ji igwe a gwara ya na ụrọ kpụọ. 카드
원어 12개 불러오는 중...
34
Mgbe ị na-ele anya, a wapụtara nkume, ma ọ bụghị aka mmadụ ka e ji wapụta ya. Nkume a kụrụ mmadụ ahụ a kpụrụ akpụ nʼukwu nkume na ụrọ ya, kụpịasịa ha. 카드
원어 18개 불러오는 중...
35
Mgbe ahụ, e tijisịrị igwe ahụ na ụrọ ahụ, bronz ahụ na ọlaọcha ahụ nakwa ọlaedo ahụ niile. Ha dịka igbugbo ọka nke na-adị nʼebe a na-azọcha ọka nʼoge okpomọkụ. Ifufe fechapụsịrị ha na-ahapụghị ihe ngosi ọbụla. Ma nkume ahụ dakwasịrị ihe ahụ awuru awu mechara ghọọ ugwu dị ukwuu, nke jupụtara ụwa niile. 카드
원어 31개 불러오는 중...

The Dream of the Great Statue and the Eternal Kingdom

36
“Eze, nke a bụ nrọ ahụ. Ugbu a ka anyị kọwaara gị ihe nrọ ahụ pụtara. 카드
원어 6개 불러오는 중...
37
Gị onwe gị, eze, bụ eze nke ọtụtụ ndị eze ọzọ nọ nʼokpuru ya, onye Chineke nke eluigwe nyere ike ọchịchị, nʼocheeze niile, na ike na otuto; 카드
원어 13개 불러오는 중...
38
nyefeekwa nʼaka gị ụmụ mmadụ niile na ụmụ anụmanụ bi nʼime ọhịa, na ụmụ nnụnụ nke igwe, e mere ka ị bụrụ eze ihe niile ndị a, gị bụ isi ahụ e ji ọlaedo kpụọ. 카드
원어 19개 불러오는 중...
39
“Mgbe ị chịchara alaeze ọzọ ga-ebili, ma ọ gaghị adị ukwuu dịka nke gị, mgbe nke a gasịrị, alaeze ọzọ bụ nke atọ, nke ga-adị ka bronz ga-ebilikwa, ọ ga-achị ụwa niile. 카드
원어 17개 불러오는 중...
40
A ga-enwekwa alaeze nke anọ, nke ga-esi ike dịka igwe. Dịka igwe nke na-akụri ihe niile, ọ ga-egwepịa ma kụrikwaa ndị a niile. 카드
원어 20개 불러오는 중...
41
Ma ebe ị hụrụ na ọbụ ụkwụ ahụ na mkpịsịụkwụ ya niile na ụfọdụ nʼime ha bụ ụrọ ọkpụ ite na ụfọdụ bụkwa igwe, alaeze nke ekewara ekewa ka ọ ga-abụ, ma ọ ga-esitụ ike dịka igwe nke dị nʼime ya, nʼihi na ị hụrụ igwe ahụ na agwakọtara ya na ụrọ apịtị. 카드
원어 29개 불러오는 중...
42
Dịka mkpịsịụkwụ ya, nke ụfọdụ nʼime ya bụ igwe, ụfọdụ bụkwa ụrọ, na-egosi na akụkụ ụfọdụ nke alaeze ahụ ga-esi ike ma akụkụ ụfọdụ agaghị esi ike ntiwa. 카드
원어 16개 불러오는 중...
43
Dịka otu ahụ ị hụrụ e siri gwakọta igwe na ụrọ ọnụ, otu a ka ọchịchị alaeze ndị a ga-achọ njikọta alaeze na ibe ya, ma nke a agaghị ekwe mee, dịka ọ gaghị ekwe omume bụ ịgwakọta igwe na ụrọ. 카드
원어 24개 불러오는 중...
44
“Nʼoge ahụ, ndị eze ndị a ga-anọ nʼọchịchị, Chineke nke eluigwe ga-eme ka alaeze ọzọ bido. Ọ bụkwa alaeze nke a na-apụghị imebi emebi. O nwekwaghị onye ọbụla pụrụ imeri alaeze ahụ. Ọ ga-ala alaeze ndị ọzọ nʼiyi, mee ka ha bụrụ ihe efu, ma ọ ga-adịrị na-aga nʼihu ruo ebighị ebi. 카드
원어 25개 불러오는 중...
45
Dịka i siri hụ nkume ahụ dị ukwuu e sitere nʼugwu wapụta, nke a na-ejighị aka wapụta were kụrichaa igwe ahụ, bronz ahụ, ụrọ ahụ, ọlaọcha ahụ na ọlaedo ahụ. 카드
원어 30개 불러오는 중...

The King Exalts Daniel and Promotes His Three Friends

46
Mgbe ahụ, eze Nebukadneza dara nʼala nʼihu Daniel nye ya nsọpụrụ. O nyekwara iwu ka eweta onyinye na ụda na-esi isi ụtọ were chụnyere ya aja. 카드
원어 13개 불러오는 중...
47
Onye eze gwakwara Daniel, “Nʼezie, Chineke gị bụ Chineke kachasị chi niile. Ọ bụ ya na-achị eze niile bi nʼụwa, bụrụkwa Onye na-ekpughepụ ihe omimi niile, nʼihi na lee, i nwere ike ịkọwa ihe omimi nke a.” 카드
원어 20개 불러오는 중...
48
Emesịa eze nyere Daniel ọkwa dị ukwuu, nyekwa ya ọtụtụ onyinye dị iche iche. O mere ya onyeisi na-achị ala Babilọn niile, meekwa ya onyeisi ndị ndụmọdụ eze niile. 카드
원어 20개 불러오는 중...
49
Ma dịka Daniel siri rịọ eze, o mekwara ka Shedrak, Mishak na Abednego bụrụ ndị na-elekọta ihe niile a na-eme eme nʼala Babilọn, Daniel nʼonwe ya nọdụrụ nʼogige eze. 카드
원어 17개 불러오는 중...
주석서 다니엘 2장
Matthew Henry's Complete Commentary · Matthew Henry (1714) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

장별/책 단위 주석

책 개요, 장 서론, 여러 장 범위처럼 특정 절이 아닌 단위에 연결된 주석입니다.

장 서론

다니엘은 꿈을 깨달았다고 했습니다다니엘 1:17. 그리고 여기서 우리...

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1-13 Nebuchadnezzar's Forgotten Dream (603 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14-23 The Dream Revealed to Daniel; Daniel's Thanksgiving (603 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24-30 Nebuchadnezzar's Dream (603 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31-45 Nebuchadnezzar's Dream Interpreted (603 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

46-49 Nebuchadnezzar's Honours Daniel (603 BC)

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

Jamieson-Fausset-Brown Commentary Critical and Explanatory on the Whole Bible · Robert Jamieson, A. R. Fausset, David Brown (1871) 퍼블릭 도메인 (PD) 출처

절별/절범위 주석

현재 장의 특정 절이나 절 범위에 직접 연결된 주석입니다.

1 Da 2:1-49.

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

2 2절. 갈대아 술사들. 여기서는 제사장-마술사들의 특정 계급을 가리...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

3 3절. 꿈을 알고자 하여 마음이 번민하였다. 그는 놀라 깨어났고, 어...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

4 4절. 여기서부터 다니엘서의 갈대아어 부분이 시작되어 7장 끝까지...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

5 5절. 그 일이 내게서 떠났다. 곧 꿈을 잊었다는 뜻이다. 게세니우스...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

6 6절. 상급. 문자적으로는 '풍성하게 쏟아 부어지는 선물들'이다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

8 8절. 시간을 얻으려 한다. 문자적으로는 '산다'는 뜻이다. 에베소서...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

9 9절. 한 법령. 처음 명령을 뒤집는 둘째 명령은 있을 수 없다에스더...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

10 10절. 그것을 보일 사람이 없습니다. 하나님은 이방인들이 자기 입으...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

11 11절. 육체와 함께 거하지 아니하는 신들. 이는 '땅 위의 아무 사람...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

12 12, 13절. 다니엘과 그의 동료들은 실제로 마기나 갈대아인들 가운데...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

14 14절. 왕의 시위대장. 사형 집행자들을 지휘하는 사람이다난외주와...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

15 15절. 어찌하여 명령이 그리 급하냐. 우리 모두와 상의하기도 전에...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

16 16절. 다니엘이 들어갔다. 아마도 직접 들어간 것이 아니라 왕에게...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

17 17절. 여기서 다니엘이 시간을 구한 이유가 드러난다다니엘 2:16. 그...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

18 18절. 합심 기도의 능력을 보여 주는 예다마태복음 18:19. 같은 수단...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

19 19절. 밤 환상 중에 나타났다욥기 33:15, 16

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

20 20절. 대답하여. 하나님의 선하심에 찬양으로 응답했다는 뜻이다. 하...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

21 21절. 때와 기한을 바꾸신다. '그는 여기서 느부갓네살의 꿈이 왕국...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

22 22절. 드러내신다욥기 12:22. 영적으로도 그러하다에베소서 1:17, 18...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

23 23절. 주께, 주께. 그는 모든 영광을 하나님께 돌린다. 내 조상들의...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

24 24절. 그러므로. 하나님의 통보를 받았기 때문이다. 나를 왕 앞으로...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

25 25절. 내가 한 사람을 찾았습니다. 모든 궁정 신하들처럼 그는 기쁜...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

27 27절. 할 수 없습니다. 다니엘은 갈대아인들의 모든 학문을 배운 사...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

28 28절. 하나님. '지혜자들' 등과 대조된다다니엘 2:27. 비밀을 나타내...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

29 29절. 하나님은 자기 광대한 제국의 장래 운명을 묵상하고 있던 느부...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

30 30절. 내가 가진 어떤 지혜 때문이 아닙니다. 내가 이전에 나타냈을...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

31 31절. 세계 권세 전체가 거대한 인간 형상으로 나타난다. 바벨론은...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

32 32절. 고대 주화에서는 국가들이 종종 인간 형상으로 표현된다. 머리...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

33 33절. 은으로 된 두 팔이 메대와 바사의 왕들을 뜻하고요세푸스, 놋...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

34 34절. 돌. 메시아와 그의 나라를 가리킨다창세기 49:24; 시편 118:22...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

35 35절. 함께 부서졌다. 하나님의 나라가 드러난 국면에서, 곧 그 영적...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

36 36절. 우리가. 다니엘과 그의 세 친구를 가리킨다

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

37 37절. 왕은 왕들 중의 왕입니다. 가장 충만한 권세의 위탁은 느부갓...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

38 38절. 사람, 짐승, 새. 본래 사람에게 의도되었던 지배권이다창세기...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

39 39절. 메대-바사가 둘째 왕국이라는 것은 다니엘 5:28과 다니엘 8:20...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

40 40절. 철. 이 환상은 로마 권력의 영토적 범위보다 그 성격을 보여...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

41 41-43절. 발과 발가락, 일부는 진흙이고 일부는 철. 곧 이어 '그 나...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

44 44절. 이 왕들의 때에. 이 왕국들의 때, 곧 네 왕국 중 마지막 왕국...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

45 45절. 손대지 아니하고. 다니엘 2:35 주석을 보라. '네가 보았은즉'...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

46 46절. 엎드려 다니엘에게 절하였다. 다니엘의 인격 안에서 하나님께...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

47 47절. 왕들의 주재. 세계 권세는 마침내 이것을 인정해야 할 것이다...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

48 48절. 느부갓네살에게 그런 꿈이 허락된 한 이유가 여기서 드러난다....

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

49 49절. 다니엘이 청하였다. 그가 높아졌을 때 자기의 낮은 친구들을...

주석서 제목을 열면 내용을 불러옵니다.

원문 주석서는 저작권 보호 기간이 만료된 공개 도메인 저작입니다. scripture.how가 제공하는 한글 번역·편집·구조화 콘텐츠에는 별도 이용 조건이 적용됩니다.

주석

선택한 구절의 주석서 내용