Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Devid, ndị amụụrụ ya mgbe ọ nọ na Hebrọn.
KO
Copywork
Igbo BIUO 역대상 3장
성경필사는 빠르게 끝내는 입력 훈련이 아니라, 한 절씩 말씀의 문장과 흐름을 다시 붙드는 시간입니다. 입력 내용은 이 브라우저에 임시 저장되며, 로그인하면 계정에도 저장됩니다.
소제목 단위로 진행 · 역대상
Nke atọ bụ Absalọm, nwa Maaka, nwa nwanyị Talmai, bụ eze Geshua.
Nke ise bụ Shefataya, nwa Abital.
Ụmụ ndị ikom isii ndị a ka a mụtaara Devid na Hebrọn, ebe ọ nọ chịa dịka eze afọ asaa na ọnwa isii.
Ndị a bụkwa ụmụ a mụụrụ ya nʼebe ahụ:
Ndị ọzọ bụkwa Ibha, Elishua, Elifelet,
Noga, Nefeg, Jafia,
Elishama, Eliada na Elifelet. Ha niile dị itoolu nʼọnụọgụgụ.
Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Devid, na-agụnyeghị ụmụ ndị ikom ndị iko ya nwanyị mụtara. Tama bụ nwanne ha nwanyị.
Ndị a bụ ụmụ Solomọn: Rehoboam,
na Joram,
na Amazaya,
na Ehaz,
na Amọn,
Ụmụ ndị ikom Josaya:
Ụmụ Jehoiakim bụ ndị a,
Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Jehoiakin, eze ahụ a dọtara nʼagha:
Malkiram, Pedaya, Shenaza, Jekamaya, Hoshama na Nedabaya.
Ụmụ ndị ikom Pedaya bụ
E nwekwara ndị ikom ise ọzọ aha ha bụ Hashuba, Ohel, Berekaya, Hasadaya na Jushab-Hesed.
Ụmụ Hananaya mụrụ bụ
Ụmụ Shekanaya bụ ndị a:
Ụmụ Nearaya bụ ndị a,
Ndị Elioenai mụrụ bụ ndị a: