scripture.how 聖書写経
JA

Copywork

Igbo BIUO Hosea 13장

写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。

KO 韓国語
ZH 中国語
JA 日本語
HI ヒンディー語
BN ベンガル語
TA タミル語
TE テルグ語
ML マラヤーラム語
FA ペルシア語
MY ビルマ語
NE ネパール語
MR マラーティー語
KN カンナダ語
HA ハウサ語
YO ヨルバ語
SW スワヒリ語
IG イボ語
ID インドネシア語
TSI
PT ポルトガル語
VI ベトナム語
AR アラビア語
AVD
RU ロシア語
UK ウクライナ語
RO ルーマニア語
BTF
IT イタリア語
FI フィンランド語
TO トンガ語
HR クロアチア語
SR セルビア語
TR トルコ語
HU ハンガリー語
PL ポーランド語
SK スロバキア語
LA ラテン語
NL オランダ語
CS チェコ語
FR フランス語
ES スペイン語
DE ドイツ語
ETC その他の言語
13:1
待機

Na mbụ, mgbe ọbụla Ifrem kwuru okwu, a na-enwe ọma jijiji,

13:2
待機

Ugbu a, ha na-aga nʼihu nʼime mmehie,

13:3
待機

Nʼihi ya, ha ga-adị ka igirigi nke ụtụtụ,

13:4
待機

“Ma mụ onwe m bụ Onyenwe anyị na Chineke gị,

13:5
待機

Elekọtara m unu nʼime ọzara,

13:6
待機

Mgbe m nyere ha nri, ha rijukwara afọ.

13:7
待機

Nʼihi ya, aghaghị m ịbịakwasị ha dịka ọdụm;

13:8
待機

Aga m adakwasị ha dịka anụ ọhịa bịa nke a gbabara aka ụmụ ya,

13:9
待機

“Aga m ala gị nʼiyi, gị Izrel,

13:10
待機

Ebee ka ndị eze gị nọ, ka ha bịa zọpụta gị?

13:11
待機

Esitere m nʼiwe m nye gị eze,

13:12
待機

Njehie nke Ifrem ka e kechikọtara debe;

13:13
待機

Ihe mgbu nke dịka ihe mgbu nwanyị ime na-eme na-abịakwasị ya;

13:14
待機

“Aga m anapụta ha site nʼike nke Ala mmụọ.

13:15
待機

ọ bụ ezie na ya onwe ya bụ onye na-amị mkpụrụ nʼetiti ụmụnne ya niile.

13:16
待機

Sameria aghaghị ịta ahụhụ ikpe ọmụma ya,