“Tinye opi ike nʼọnụ gị!
Ugbu a ndị Izrel na-etiku m mkpu akwa,
Ma Izrel ajụla ihe dị mma.
Ha meere onwe ha ndị eze, ma ha ajụtaghị m ase;
Ajụla m arụsị nwa ehi a ị kpụrụ, O Sameria.
Ọ bụ nʼIzrel ka ha si.
“Ha akụọla ifufe,
Elodala Izrel!
Nʼihi na ha ejeela Asịrịa
Ọ bụ ezie na ha ewerela onwe ha resi ọtụtụ mba dị iche iche,
“Nʼihi na Ifrem ewuola ọtụtụ ebe nchụaja maka ịchụ aja mmehie,
E depụtaara m ha ọtụtụ ihe banyere iwu m,
Ha na-achụ aja dịka onyinye nye m,
Izrel echezọọla Onye kere ha