Lee ka Onyenwe anyị si jiri igwe ojii nke iwe ya
JA
Copywork
Igbo BIUO Lamentations 2장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Lamentations
Onyenwe anyị elodala ebe obibi niile nke Jekọb;
O sitela nʼoke iwe ya
O kweela ụta ya, jide ya nʼaka nri ya,
Onyenwe anyị dị ka onye iro,
O meela ka ebe obibi ya tọgbọrọ nʼefu, dịka ubi a gbara ogige;
Onyenwe anyị ajụla ebe ịchụ aja ya
Onyenwe anyị ekpebiela ibibi
Ọnụ ụzọ ama ya niile emikpuola nʼala;
Ndị okenye ada Zayọn
Ike agwụla anya m nʼihi ịkwa akwa,
Ha na-ebere nne ha akwa na-asị,
Gịnị ka m nwere ike ikwu banyere gị?
Ọhụ niile ndị amụma gị hụrụ
Ndị niile si nʼebe ị nọ
Ndị iro gị niile na-emeghepụ ọnụ ha
Onyenwe anyị emeela ihe o zubere ime.
Obi ndị mmadụ
Bilie, kwaa akwa nʼabalị,
“Lee anya, Onyenwe anyị, ma tụgharịa uche gị.
“Ụmụ okorobịa na ndị okenye dinakọrọ nʼotu ebe,
“Dịka i si akpọ oku ka a bịa nʼụbọchị oriri,