scripture.how 聖書写経
JA

Copywork

Igbo BIUO Lamentations 3장

写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。

KO 韓国語
ZH 中国語
JA 日本語
HI ヒンディー語
BN ベンガル語
TA タミル語
TE テルグ語
ML マラヤーラム語
FA ペルシア語
MY ビルマ語
NE ネパール語
MR マラーティー語
KN カンナダ語
HA ハウサ語
YO ヨルバ語
SW スワヒリ語
IG イボ語
ID インドネシア語
TSI
PT ポルトガル語
VI ベトナム語
AR アラビア語
AVD
RU ロシア語
UK ウクライナ語
RO ルーマニア語
BTF
IT イタリア語
FI フィンランド語
TO トンガ語
HR クロアチア語
SR セルビア語
TR トルコ語
HU ハンガリー語
PL ポーランド語
SK スロバキア語
LA ラテン語
NL オランダ語
CS チェコ語
FR フランス語
ES スペイン語
DE ドイツ語
ETC その他の言語
3:1
待機

Abụ m onye hụrụla ahụhụ site

3:2
待機

O sitela nʼihu ya chụpụ m, mee ka m jegharịa

3:3
待機

Nʼezie, ọ tụgharịala aka ya megide m,

3:4
待機

O meela ka akpụkpọ ahụ na anụ ahụ m fịkpọọ,

3:5
待機

O busola m agha,

3:6
待機

O meela ka m biri nʼọchịchịrị

3:7
待機

Ọ gbachibidola m ogige, ime ka m ghara ịgbapụ;

3:8
待機

Ọ na-eme ka ekpere m hapụ irute ya,

3:9
待機

O jirila nkume a wara awa gbachie ụzọ m niile,

3:10
待機

Dịka anụ ọhịa bịa nke makpu na-eche nche,

3:11
待機

o sitela nʼokporoụzọ dọkpụrụ m dọbisie m ahụ,

3:12
待機

Ọ dọọla ụta ya

3:13
待機

O ji àkụ nke si nʼakpa àkụ ya

3:14
待機

Aghọrọ m ihe ọchị nye ndị m niile;

3:15
待機

O meela ka ihe niile na-elu ilu ju m afọ,

3:16
待機

O meela ka m jiri okwute tajisie eze m,

3:17
待機

Enweghị m udo,

3:18
待機

Nʼihi ya, ana m ekwu, “Ịma mma m ọbụla adịghịkwa.

3:19
待機

Ana m echeta ahụhụ m, na mwagharị m,

3:20
待機

Mgbe m na-echeta ya,

3:21
待機

Ma ọ dị ihe m na-echeta nʼobi m

3:22
待機

Ọ bụ nʼihi ịhụnanya dị ukwuu nke Onyenwe anyị na-emeghị ka anyị gwụsịa,

3:23
待機

Ha na-adị ọhụrụ ụtụtụ niile;

3:24
待機

Mkpụrụobi m na-ekwu, “Onyenwe anyị bụ oke m,

3:25
待機

Onyenwe anyị dị mma nʼebe ndị olileanya ha dị nʼime ya,

3:26
待機

Ọ bụ ihe dị mma iji nwayọọ

3:27
待機

Ọ bụ ihe dị mma ka mmadụ buru ibu arọ dịrị ya

3:28
待機

Ya nọrọkwa duu naanị ya,

3:29
待機

Ya tinye ihu ya nʼaja,

3:30
待機

Ya cheziere onye ahụ chọrọ iti ya ihe ntị ya,

3:31
待機

Nʼihi na Onyenwe anyị adịghị ajụ onye ọbụla ruo

3:32
待機

Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka mmekpa ahụ bịa, ma ọ na-emesịakwa gosi obi ebere ya,

3:33
待機

Nʼihi na ọ naghị elezi anya eweta ahụhụ,

3:34
待機

Iji ụkwụ zọgbuo

3:35
待機

ime ka ihe ruru mmadụ hapụ iru ya aka

3:36
待機

ime ka ikpe ziri ezi ghara irute mmadụ.

3:37
待機

Onye pụrụ ikwu okwu mekwa ka ọ dị ire

3:38
待機

Ọ bụghị site nʼọnụ Onye kachasị ihe niile elu

3:39
待機

Gịnị mere mmadụ dị ndụ ga-eji tamuo ntamu

3:40
待機

Ka anyị nyochaanụ ụzọ anyị nwapụta ya.

3:41
待機

Ka anyị welie aka anyị abụọ na obi anyị elu nye

3:42
待機

“Anyị emehiela, nupu isi,

3:43
待機

“I jirila iwe kpuchie onwe gị, si otu a chụọ anyị ọsọ.

3:44
待機

I jiri igwe ojii kpuchie onwe gị

3:45
待機

I meela ka anyị ghọọ unyi na ihe a zachapụrụ azachapụ

3:46
待機

“Ndị iro anyị niile asaghepụla ọnụ ha

3:47
待機

Anyị ahụọla ahụhụ site nʼoke ihe egwu na ihe ndaba dị iche iche,

3:48
待機

Anya mmiri nke dịka iyi na-asọ asọ si nʼanya m na-asọpụta

3:49
待機

Anya mmiri si m nʼanya ga-anọgide na-asọpụta

3:50
待機

tutu ruo mgbe Onyenwe anyị ga-esite nʼeluigwe

3:51
待機

Ihe anya m na-ahụ na-ewetara mkpụrụobi m ihe mgbu,

3:52
待機

Ndị ahụ mere onwe ha ndị iro m, ndị m na-emeghị ihe ọjọọ ọbụla,

3:53
待機

Ha gbalịrị ime ka m nwụọ nʼime olulu

3:54
待機

Mmiri kpuchiri m isi,

3:55
待機

Esitere m na nsọtụ olulu ahụ kpọkuo aha gị,

3:56
待機

Ị nụrụ arịrịọ m rịọrọ gị, “Biko, emechila ntị gị.

3:57
待機

Ị bịara nso mgbe m kpọkuru gị.

3:58
待機

Gị onwe gị, Onyenwe anyị, kpechitere ọnụ m,

3:59
待機

Onyenwe anyị, ị hụla ihe ọjọọ ha mere m.

3:60
待機

Ị hụla ịbọ ọbọ ha niile

3:61
待機

Onyenwe anyị, ị nụla nkọcha niile ha na-akọcha m

3:62
待機

Ị na-anụ izu na ntamu nke ndị iro m

3:63
待機

Lee ha! Ha na-akọcha m mgbe ha guzoro ọtọ, na-akọcha m mgbe ha nọdụrụ ala.

3:64
待機

Onyenwe anyị, biko, kwụghachi ha ihe ruuru ha,

3:65
待機

Jiri ihe mkpudo kpuchie obi ha.

3:66
待機

Site nʼiwe gị chụọ ha ọsọ. Laakwa ha nʼiyi nʼiwe gị,