Lee ka ọlaedo si chuo echu.
JA
Copywork
Igbo BIUO Lamentations 4장
写経は速く終える入力練習ではなく、一節ずつみ言葉の文と流れを改めて受け止める時間です。入力内容はこのブラウザに一時保存され、ログインするとアカウントにも保存されます。
小見出し単位で進める · Lamentations
Lee ka ụmụ ndị ikom Zayọn dị oke ọnụahịa,
Ọ bụladị ụmụ nkịta ọhịa na-eji ara ha
Lee na ire nwa ọhụrụ na-arapara nʼakpo ọnụ ya
Ndị ahụ naara eri ihe ụtọ dị iche iche
Ahụhụ dịịrị ndị m dị ukwuu
Ụmụ ndị eze ha na-egbuke karịa akụmmiri igwe,
Ma ugbu a, ha na-eji nji karịa unyi.
Ọnọdụ ndị e ji mma agha gbuo ka mma
Aka ha ka ndị inyom ndị ahụ nwere obi ebere
Onyenwe anyị emeela ka nrubiga oke nke iwe ya pụta ìhè;
Ndị eze nke ụwa ekwetaghị;
Ma ihe ndị a mere nʼihi mmehie ndị amụma ya,
Ugbu a, ha na-asọ isi nʼokporoụzọ niile,
Ndị mmadụ na-eti mkpu na-asị ha, “Sitenụ nʼebe anyị nọ wezuga onwe unu! Unu rụrụ arụ!
Onyenwe anyị nʼonwe ya achụsaala ha.
Nke ka nke, anya agbaala anyị ọchịchịrị,
Ndị mmadụ na-esogharị anyị ebe niile anyị jere,
Ndị na-achụ anyị ọsọ na-agbasi ọsọ ike
Ume ndụ anyị, nke Onyenwe anyị tere mmanụ,
Ṅụrịa ọṅụ, ka obi tọkwaa gị ụtọ, gị ada Edọm,
Gị ada Zayọn, ahụhụ gị agwụsịala;